Document Body Page Navigation Panel
1
Mmepe UMU NZIRITA OZI
Ethiopia Emmepela Digital Redio N'ime Afrika Na Nkeji Ato Na 8
Etiti Owuwa Anyanwu Usoro Mgbasa Ozi Igwe Redio Tinkom Itolu Ohuu Nke
Bu Cd No Ugbua Na Afriika.
Ohere Nta Akuko Ulo Oru Internet. Emmeghariala Iwu Otu Nkeji Iri 7 Ulo
Oru Redio Mbu Nke Oha Na Eze N'etiti Mba Uwa A No La. Tinkom Ato Na Ano
AKU N'UBA
Igwe Satellite Ga Erita Iri Ijeri Us Dolla Ise N'ime Afo 2000.. Otu Nkeji
Iri 7 Nyocha Elu Uwa Amaliteela Imita Mkpuru Ego Nke Aturu Anya Tinkom
Ato Na Asato
MUTA.
Otu Unesco Achikotala Ihe Okpu Nile Nke Mba Afrika. Nkeji Ato In Tinkom 10
Ewetala Na Mmechi Umu Ihe Okpu Nile Nke Etiti. Ato Na Asa.
Afrika Nyere Aka N'akuko Uwa
Nyocha Akowala Ihe Isi Ike Di Na Igu Akwukwo Nkeji Abua, Iri Tinkom 4
Umu Aka Nke Nwere Nsogbu Nwere Olilee Anya Ogwugwo
Abua Na Abua. Oria Ma Achoputa Ya Na Oge
USORO AHU IKE .
Ibe Nwanyi Ugwu Ka Kwu Chim Na Naijiria. Nkeji Ato Na Iri 3 Nyocha Ohuru
Gosiri Na Ibe Nwanyi Ugwu Ka Nosiri. Tinkom Ato Na Otu
Ike N'etiti Naigiria
Otu N'ime Naijiria Eritela Akara Ugo Nke Etiti Otu Nkeji Iri 6 Uwa Banyere
Muta Nwoke Ma O Bu Tinkom Ato Na Ano
Nwanyi Mbo Banyere Nkwado Muta Nwoke Ma O Bu Nwanyi
Amitaala Mkpuru Oma.
Oria Mmikpo Ka Bu Nnukwu Nsogbu Ka Nkeji Abua In Tinkom Ato N'isii 5 Ubochi
Ya Na Di Nso
O Bu Ezi Okwu N'oria Mmikpo Bu Nsogbu, Ma Ato N'ime Ano
Kachasi Hiwe Isi N'ime Afrika.
AMUMA OBODO MMEPERE EMMEPE .
Ihazi Onodi Etinyela Puku Nde Puku Onu Ulo Na Nkeji Abuao Iri 9
Nsogbu Na Khartoum Tinkom Ano Na Asa Khartoum Aghoro La Egbe Onu Nkeji
Abuo Na Tinkom Iri Ise
Maka Itinye Otutu Ezi N'ulo Enweghi Ebe Obibi
NDIOM.
Otu Ozi Mgbanwoe Eweeputaala Ihe Nkeji Abuo Na Tinkom Iri 9
Ngosi Maka Umu Nwanyi Ajadu Na Ise Egosiputaala Umu Nosgbu Nke Cheere
Umu Nwanyi
Ajadu Aka Mgba Na Naijiria.
Gburu Gburu NGHE KWA
Otu Akwukwo Ebueala Osisi Otu Nkeji Iri Tinkom 5 Noro Puku Afo.
Umu Osisi Ndi Nke Kachasi KaaNka Aburula Ihe Ngosi
Ato Na Ato 1
1 Page 2 3
Vol II No. 13
December, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
2
MUTA
Niger Delta: Ngohota Gburu Nkeji Abua Na 7 Gburu Ya Na Abawanye
Otu Living Earth Foundation Tinkom Iri Ise
Na Aru Oru Mbuli Ime Obodo Ighota Gburugburu Ya Na
Niger Delta.
ILA N'IYI
Usoro Nchikota Oru Banyere Nkeji Abuo Na 4
Ila N'iyi Malitere Na Argentina. Tinkom Asa. Obere Obodo N'ime Argentina
Akwadola Amuma Bu
Igba Maka Ila N'iyi
NDU OKE OHIA.
Nchoputa Ohuru Ebulie La Nche Kwa Na Ghana Nkeji Abuo Na 9 A Choputaala
Agburu Anu Ohia Echere Na Ekpochapula Tinkom Iri Na Ano
Onye Oka Ikpe Us Akwusila Umu Nche-Kwa Maka Izoo Oku Azu. Iri Tinkom Ise
Na Otu 15
Nnukwu Ulo Ikpe Etiti Nke Mba U. S. Ekpebieala Ikwado
Nche Kwa Umu Iwu Meghidere Umu Anu.
SAYENSI
Udi Ohuu Akupula Umu Akuko Okpu Na Otu Nkeji Na Tinkom Ise 16 Onweghi
Mgbe Ejiri Nwe Osimmiri Na Mars.
AZUMA AHIA.
Otu Ohuu No Na Ebu Agha Meghide Ahia Obi Oma Otu Nkeji Na Tinkom Ato 16 Ndi
Agba Ochie Enwela Ndi Iro Ohuu
Ngalaba Umu Aka
Kedu Ihe Nti Cheetah Ji Ebu Karir Anya Mmiri Akwa Nkeji Ano Iri Tinkom 12 Otu
Onye Zulu Kowara Ihe Anya Miri Ji Ano Kariri Na Nti Cheetah. Ano Na Itolu
Afo Olee Ka I Ga Ebi Kwu Ma Agwoo Otu Nkeji Na Tinkom Iri Ise 11 Ata Gi?
Kedu Ka Elu Agwoo Siri Juo Njo N'ahu Mmadu?
Olulu Mmiri Nkeji Iri Na Iri Tinkom 12 Oke Bekee Chere Na Ya
Ga Eirta Chaa Uru, Ma Mbe
Ise Na Ise Mere Ka Omata N'a Nkea Abughi Ezi Ilwu.
Onu Ogu Nche Kwa Iri Tinkom Ise Na Otu Kedu Ebe Mmadu Ga Ano Ma
Oburu Na Anyi Ejiri Aka Anyi
Chuo Onwe Anyi Na Elu Uwa?
Ugboro Olee Ka Anu Na Esi Manu Anu N'ime Afo? Otu Nkeji Iri Tinkom 15
Ugboro Olee Ka Onu Na Abu Nke Gi N'ime Afor? Abuo Na Asato
2
2 Page 3 4
Vol II No. 13
December 1999 (Igbo) CHANGE Radio
3
Akuko
Ibe Nwanyi Ugwu Ka Kwu Chim Na Naijiria Nkeji Ato Iri Tinkom Ano Na Asato Aka
Na Bee Nwanyi Ugwu N'etiti Naijiria.
Nkea Bu Nchoputa Oru Nyocha Meere Odi Nso A, Dika Ulo Oru Redio Niajiria
Siri Kwue N'ime Onwa Iri Na Otu, Na Gomenti Ogun Steeti Amachieala Udi Agwa
Di Otu A.
Otu Onye N'ime Mmadu Ato Gbara Afo Iri Na Asato Kwenyere Ibi Umu Aka Ndi Nke
Nwanyi Ugwu. Onu Ogugu Ya Di Ubara N'odida Anyanywu Nke Naijiria Ebe Ihe Kariri
Iri Percent Ise Ajuru Ajuju Kwenyere Ibi
Umu Aka Ha Ndi Nwanyi Ugwu.
Nyocha Nke Ndi Otu Gallup Na Rms Media Services Enwere Di Na Legos Gosiri Na
Agwa A Ga Agafeere Agburu Umu Nwanyi Agbaa Ohuu Tumadi N'odida Anyanwu Nke Obodo
Naijiria.
Ulo Oru Rms Media Services Huru Puku Mmadu Ise Gbara Afo Iri Na Asato N'ime
Agburu Iri Na Abuo N'etiti Steeti Iri Ato N'isii Nke Obodo Anyi Ajuju. Osisa
Enwetere Kere Onwe Ya N'etiti Ndi Ogbe Mmepere
Emmepe Ha Na Ime Obodo Ebe Enwere Nghata-Ngha Ndi Inyom Na Ikom Ajuru Ajuju
A..
Osisa Enwetere Na Egosi Iri Percent Asa N'odida Anyanwu Nke Naijiria Mara Nke
Oma Banhere Ibe Nwanyi Ugwu. Legos Gbara Iri Percent Ise. Owuwa Anyanwu Na Mgbago
Ugwu Ketere Iri Percent Ano
Na Iri Percent Abua.
Onu Ogu A Gbara No Nke Oma Ma Eleeba Anya Na Steeti, Na Agburu Onye Si Puta.
Ebe Enwere Iri Percent Itolu Mara Nke Oma Banyere Oke A Na Steeti, Edo, Ondo
Na Bayselsa Streeti, Iri Percent Asato
Ka Entwere N'etiti Ndi Urhobo, Ijawa Na Edo.
Nkeji Ano N'ime Ndi Nile Ajuru Ajuju Kwetere Na Ebiri Ha Ugwu. Ma Na Mpaghara
Ogbe Di Ighe Iche, Adi Ato N'ime Ano Si Odida Anyanwu Kwetere Na Ebiri Ha Ugwu.
Na Owuwa Anyanwu Na Legos A Di
Otu N'ime Mmadu Iri.
N'umu Okwu Nke Nwa Ada Margit Cleveleband Nke Ulo Ori Rms Media Services Kwuru,
Ha Nwe Chara
Ihe Butere Ha Ji Eme Nkea. Mana Otutu Ndi Kwuru Na O Bu Usoro Omenala Ibi Nwoke
Na Nwanyi Ugwu Na Naijiria. Ndi Ozo Kwuru Na O Bu Uzo Ibelata Nwanyi Igba Na
Ezi, Ohere Imu Nwa N'usoro Emume
Ma O Bu Anya Nwany Iru Ala Ebe Di Ya No.
Nwa Ada Cleveland Kwuru N' O Bu Nnukwu Asi Ibelata Nwaanyi Igba Na Ezi Maka
Na Emee Nyocha
Umu Akwunna Nile Nke Ji Onwe Ha Achu Nta Oku Ego, Otutu Ha Biri Ugwu.
Oweghi Mgbe Rms Media Services Jiri Juo Uche Ndi Mmadu Ajuru Ajuju Ihe Agwa
Ibe Nawanyi Ugwu Putara Na Naijiria. Obu Ezi Okwu N'oru Nyocha Kahasi Bubu Akpa
Uche Kachasinu Na Naijiria, Ma Nwa
Ada Margit Cleveland Kwuru Na Ya Ga Acho Uzo Ozo Oga Eji Eso Ibi Ugwu Nwanyi
Mgbe Odi N'ihu. Ndi
A Gunyere Umu Ajuju N'etiti Agburu Bu Ndi Nke Na Esonyegi Na Omumu Ihe, Iju
Kwa Nani Inyom Nke Metutere Obodo Comeroon, Na Ghana Site Na Ileeba Anya N'ihe
Omimi Nke Metutere Obibi Ugwu Inyom
Ma Tuputa Kwa Usoro Aga Eji Uzo Ozi Ikwusi Ya. 3
3 Page 4 5
Vol II No. 13
December, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
4
O Buru Na Akwusighi Ya, Agwa Ga Diri Gaa Wa Kputuru Okpu. Agaghi Enwe Ike Ikpochapu
Ya. Obughi Omenala Na Anwu Anwu, Nke A Bu Mmechi Okwu Nwa Ada Margit Clea\ Veland.
RMS
Usoro Aka Oru Ohuu Ikpochapu Nkeji Abuo Iri Tinkom Abuo Na Asa. Umu Ihe
Ila Niyi Amaliteela Na Argentina.
Obodo Salta na Argentina nwere onu ogu nari Puku ise mmadu esonyela n'ime
Obodo ndi ozo n'etiti uwa choputara uzo esi ekpofu umu ahihia ya.
Odi Nso a, ime Ododo a na ekpofuwe ahihia di nari tonne abuo na iri ise kacha
buru umu ihe nri, emeputaala usoro aka oru bu Igbaa aga eji na ekpofu ahihia
n'ime afo iri odi n'ihu. Mbu na uche ha bu itinye usoro aka oru
a n'a ahia mgbere nke ga na aghocha, ekpokoo ma kpofue umu ahihia a. Amuma a
gaa gbaa n'usoro uzo ise tiyere mgbasa ozi otu afo maka ime ka ndi mmadu mata
maka aka oru ha. Otu amuma ha ga ewee otu afo wee
rue afo ise.
Amuma ndi ozo ga ebu afo abuo mgbe ulo oru ndi Nkiti ga were mkpofu ahihia.
Afo abuo ndi ozo ga bu maka itoo mgboro ogwu uru enwetere, ma hu na okara ime
obodo obula ghoputara ahihia n'udi okwesiri. Ndi
mmadu ga amuta kwa ka aga esi aghoputa umu ihe ndi Nke na adighi ere ure (ndi
dika enyo, mkpurum igwe, akwukwo, mkpo plastic na aluminium ) maka imeghariri
ya.
Amuma Ikpe azu na afo ise n'ime ihu amuma ano a na ise ka aga eji aghocha,
ekpokoo ma mmeghariria umu udi ihe ila n'iyi nile nke enwetere. Mazi Lucas Seghezzo
bu okacha mara a oru na salta nye kwara aka nchikota
aka oru mkpofu ahihia kwuru n'ime obodo obula di kwa na Njikere ihu na mmejuputa
amuma mitara mkpuru oma.
Umu ihe niile banyere imkpokoo, na nchikota tinyere onu ego oga ewe n'umu
ndi ozo ka aga eji. Igwe bu igbaa wee na enyocha. Nkea bu okwu mazi lucas seghezzo.
UNEP.
Nchoputa Ohuru Putara Nkeji Abuo Iri Tinkom Abuo Na Abuo.
Ihe Egolisa Ihe Igu Akwukwo Jiri Buru Nsogbu. Udi Nchoputa Ohuru Nke emere
egosila na akwara ima jiji butere agum akwukwo jiri Buru Nsogbu nyere
onye Nke choro muta ma o bu nwe ohere igu akwukwo .
Otu onye okwu aku n'uba mere ka odoo anya, na Nkea buru ezi okwu na Otinyere
Mmadu iria oria uburu
ezughi oke.
O bu Odi Nso Ka ndi Nke muru maka etu muo mmadu si aru oru chere na uche ezuchaasighi
Oke bu Nsogbu Nke noro onwe ya. Ndi Nke Nke a na eme enweghi muo nghota ihe
Nke ha guru ma o bu dee edee. Echiche
a bawanyere mgbe oria Ikpusi Nghota nwe were Nsogbu Nkwurita okwu.
Nchoputa ohuru Nke achoputara maka oria a gosiri n' umu akwara Nke jikotara
ogwurugwu n'uburu adighi aru oru Nke oma. Nkea na akpughachi azu uburu iru oru
etu okwesiri bu Nke metulere nti na anya. O bu John
Gabrieli na Torkel Klimgberg Nke ulo akwukwuo Mahadum Stanford di na United
Steeti Nke Amerika mmeputara igwe akporo tensor magnetic – resonance imaging
(DTI) 4
4 Page 5 6
Vol II No. 13
December 1999 (Igbo) CHANGE Radio
5
Nkea gbara ka achoputa kwara na ndi nile Nke nwere oria ikpu isi ime muo a,
adizhi anu chaa ihe Nke oma. Ha adighi aghota ahiri okwu ma o bu uda mkpuru
okwu. Tumadi okwu sonye okwu. Dokita Gabrieli na
Dokita Kingberg Koowara na Nke a nwere ike isite na etu ozi si aga Njem na akawara.
Igwe DTI a bu Usoro esi a mata etu umu mkpuru mmiri si akpaghariri na akpu kpa
ahu mmadu. Mgbe achoputara Nkea ndi oru ihe omini choputa kwara usoro ndi mmadu
Nke na enweghi oria a ma nghazi kwa ya
bu oria ikpu isi Noghota Nke uburu. The Economist
Oria Mmikpo Ka Bu Nnukwu Nkeji Abuo Iri Tinkom Ato Na Isii
Nsogbu Ka Ubochi Ya Na Adi Nso.
Mba Afrika Kachasi new Ubara ndi Mmadu bu na isii Nje oria mmiko ma o bu
buru oria mmikpo. Nkea bu Nchoputa nke otu United Nations weeputaa Nso Nso a.
N'ime iri Nde ato na-ano eweeputara bu Nje na oria
mmikpo a, n'etiti mba uwa, ogbe sub saharan Nke Afrika Keetere onu ogu di
Iri nde abuo na-ato Nime ya
N'umu mpe mpe akwukwo Nke otu a weeputa gasiri tupu ubochi Oke mmeme abali mbu
n'ime onwa iri n abuo Nke ime afo a. Mba Afrika Kachasi nwe onu ubara ndi Nke
bu Oria mmikpo a. ndi nile nke nwuru
banyere oria Nsi nwanyi n'ime 1998, bu ndi Afrika. N'ime umu aka Nari Puku isii
amuru bu oria mmikpo a, Nari puku ise bu umu Afrika. Afrika Kachasi nwe umu
aka ndi Nke nwuru maka oria mmikpo achikota onu di
iri percent asato. Dika mpe mpe akwukwo a siri deeputa otutu ndiom na aria oria,
ebe okara ndi nile kachasi
buru ya bu Inyom. Isi akara mpe mpe akwukwo a bu Nje oria mmikpo azum oku nke
otu United Nations"
O bu ezi okwu na Afrika kachasi buru oria a, ma osoghi Nkeji uwa, otu ma a
bu agburu. Enwere otutu nde puku bu oria a n'etiti uwa dum. Nkea gunyere Nde
asa na Asia, Nde abuo na Latin Amerika, otu nde na North
Amerika ebe nuri puku onu Ogugu tooro utee na obodo Caribbean, Europe, Middle
East, Austrialia, New
Niland ya na Pacific Islands.
Anyi kwesiri imee ka ndi mmadu mata na agha ka no tumadi obodo ndi ahu no
otee aka, na nsogbu a metutere agburu na mmepe uwa. Nkea bu Okwu onye nnukwu
ode akwnkwo Nke otu United Nations bu kofi Annan
ji wee kute uwa nile ikee nkancha . maka ajoo oria a.
Otu United Nations na enwe olilee anya na ntukaasi obi n'uwa nile ga ejikota
aka onu ibu agha oria mmikpo a n'etiti uwa nile ubochi Oke mmeme ya. Umu amuma
Nke eweputara iji wee bue agha gunyere isi ochichi
Ndoro ndoro obodo itinye uchu ijikota aka onu n'etiti otu di iche iche, ikwusi
agbam nkiti banyere Nje oria a na izisa ozi nche – kwa ya Ndi ozo bu oru Nyocha
ichoputa umu ogwu aga eji egbochi oria a tinyere Nkwado
amuma meetutere umuntorobia HIV/ AIDS MORE THAN A HEALTH CRISIS
Otu Akwukwo E Bue La Osisi Nooro Otu Nkeji Iri Tinkom Ato Na Ato. Otu Puku
Afo.
Na Mkpuru iri abali abuo na ano Nke onwa iri na London Ka ndi otu oru Nkwado
ego nche ekere uwa, ga
eweputa akwukwo bu oghara iche nyere uwa nile. Isi akara ya ga bu umu osisi
okpu." Umu osisi gbara Puku afo n'usoro mmeme kariri Iri afo abuo n'ise gbasara
umu udi osisi di iche kweriri igba otu puku afo. Akwukwo
a bu kwa umu ihe akuko banyere Nchopu ta ohuru Nke umu oke ohia n'etiti uwa.
5
5 Page 6 7
Vol II No. 13
December, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
6
Njiri mara akwukwo a bu umu osisi okpu bu Nchikota aka oru ihe osisee Edward
Parker ha na Lewington. Pasker jeeghariri etiti uwa otutu afo bu ebe osegasiri
umu oke ohia digasi iche iche. Osisi okpua, bu kwa
akuko, usoro omenala, uka, ihe okputuru okpu Nke meetute kwara ogige, afo olee,
otu ihe ha n'etiti uwa nile.
Nkea gunyere ogbe oke ohia nke Amazonia wee rue ala unwu Nke oke ohia Namib.
N'umu okwu nke ufodi ndi mmadu jiri wee too akwukwo a, Ha mere ka odoo anya
na Nkea bu okacha ihe osise Edward Parker.
Inweta akwukwo a bu isee ozi si sonia Pugh si Collins na brown Publisher Nke
United Kingdom ma o bu kpo n'igwe okwu akara +441719242575
Otu Otu N'ala Anyi Eritala Akara – Ugo Nke Otu Nkeji Iri Tinkom Ato Na
Ano Etiti Uwa Banyere Muta Nowke Na-Nwanyi
OTU akporo Action Health Incorporated (AHI) n'ala anyi bu Nke bu Muta nwoke
na Nwanyi n'isi eritaala akara Ugo WAS Sexuality Eduction Award Nke afo a. O
bu ndi otu world Association of sexalogy nke putara
muta banyere mmekoo nwoke na nwanyi tinyere umu oria ndi Nke so ya nyere nturu
ugo a na Hong Kong
n'usoro mmeme nke iri na ano otu nnukwu ogbakoo a nwere n'ime onwa asato gara
aga.
O bu ndi WAS ghoputara otu a n'ime otu iri abuo bu nke akporo aha. N'umu okwu
nke ya, onye isi nke otu mmeko . Nwoke na nwanyi nke etiti mba uwa bu Dr. Eli
Coleman koowara umu mkpa di n'ime ya. Nturu ugo
a, gaara otu kachasi gosiputa nkwado muta mmeko nwoke na nwanyi n'etiti obodo
ya. Nkea bu igbaa ha ume
nkwado muta mmeko nwoke na nwanyi ebe aturu anya ndi ulo oru ndi ozo igbasoro
udi amuma a.
N'turu ugo a biara dika ihe itunanya nyere otu a gbara mbo ikwado kwa usoro
oru muta mmeko nwoke na nwanyi n'etiti obodo anyi bu Naijiria. Dokita Uwem Esiet
mere ka ha mata na ha atughi anya ya, mgbe onatara
nturu ugo a n'aha otu ya . okwuru na nkea ga agbaa ha ume ikuziri umuntorobia
umu ihe banyere mmeko
nwoke na nwanyi na naijiria
Growing up.
Communicating for Change Enweela Agbam Onya Nkeji Abuo Na Tinkom Iri Na
Ise Ihe Ngosi Banyere Umu Nwanyi Ajadu.
Ihe Ngosi ezi onodi ajadu na obodo anyi bu Najiria di iri Nkeji ato ka aga
egosi n'etiti ogbe ato di iche iche
n'ime onwa. Isi akara bu Tutu onwu ekeewa anyi" bu Nke esi owuwanyanwu Naijiria
koowara umu Nsogbu nile nke chere umu Nwanyi ajadu ma choo kwa mgbanwoe. Ebe
agbam onya Ngosi umu ihe a bu Legos,
Enugwu na Port-Harcourt malite kwa na iri mkpuru abali abuo n'itolu Nke onwa
iri na otu wee rue abali asato Nke onwa iri na abuo afoa.
Otu ulo oru ozi mgbanwoe mmeputara ihe Ngosi a n'ime afo gaara aga jii wee
gosiputa etu umu usoro omenala a siri buru aru. Ihe Ngosi a gosiri ajuju onu
ajugasiri Inyom ajadu, otu ha, na ndi Nke na agba mbo isi
na onodi a aputa. Otutu n'ime ha nwere ohere ikwuputa umu ihe Nke ha na agabiga
otutu afo. Ihe ndia gosiri etu mbu na obi olilee anya, na onodi muo na ahu ike
siri kpuo afo n'ala.
Tutu onwu ekeewa Anyi, gosiri etu omenala siri doobe ajadu n'onodi ihe isi
ike. Nke a gunyere ino otutu oge igba mkpe, ikpu isi nke meetutere iru uju ma
goro kwa isi ya n'obughi ya gburu di ya, n'umu aja nile iji wee
seepu aka di ya nwuru anwu na ahu ya. 6
6 Page 7 8
Vol II No. 13
December 1999 (Igbo) CHANGE Radio
7
Oru ihe Ngosi a nwere enye m aka Nke ndi on igwe ihe nleere anya no U. K nwe
kwara ego Nkwado Si n'aka ndi otu mba ndi isi ocha.
Igwe Satellite Eritaala Ugwo Oru Iri Ijeri Us Otu Nkeji Iri Tinkom Ato Na
Asato. Dolla Ise N'ime Afo 2000
N'ime iri afo ano amalitere oru ihe Omimi elu uwa amalitee – kwa imita mkpuru
n'usoro onu ego ha n'oru nta n'uzu nyere obodo Europe na Amerika. Enwetere iri
ijeri U. S Dolla ato n'iri n'usoro ahia mgbere si ulo oru di
iche iche ha na ndi nke na onoghi n'usoro ahia mgbere ime afo a gaara – aga.
Ubara iji umu igwe ogbara ohuru
a an on ka esiri tuo anya ga enyere obodo ndi na emmepe Emmep aka. Umu onu ogugu
ndia puters ihe n'onodi Nzuko Nke ato out United Nations no ihe omimi Nyocha
udo elu uwa nwere na Vienna n'ime onwa asa gaara
aga. Dika otu UNIPACE III Siri tuo anya inweta iri ijeri us Dolla ise n'ime
afo 2000. Umu ububo okwu a bu inwe kwu ubara ihe mmeme Nke eji igwe a aru oru
n'etiti ndi mmadu.
Umu ihe ndi ekpebiri ma tinye kwa na amuma bu kwa nke otu UNISPACE III Kwekoritara
gwnyere amuma Nche kwa ogige elu uwa n'umu Nchikota ornu maka odi mma umu mmadu
irita kwa Uru. Nkea kowoputara
ozi onodi amuma Nke ehiwere na mbu na oge UNISPACE I na II gbara n'ime afo 1968
ha na 1982.
Umu isi okwu Nke akpara na vienna bu ileeba anya etu aga esi enye aka n'usoro
oru nta n'uzu na muta nyere
obodo ndi'a na etoolite etoolite irite uru no n'ime ya. Ndia gunyere usoro Nkowa
ubochi, oru ugbo, gburu-gburu na nchoputa onodi ihe nda kwasi na oge tupu omee.
itinye umu igwe Nzirita ozi na ebe ndi Nke na
enweghi ha na Nkwado kwa mmepe ulo oru mbo na akuru ngwa di iche iche. Mmepe
ulo oru mbo na akuru ngwa di iche iche.
Development up
Inweta Umu Akuko: Internet Emmecharia Kwala Iwu Ya. Nkeji Abuo Ugbua
inwere ike ikeete oke na igwe Redio nke oha na eze n'umu ihe mmeme ya n'etiti
mba uwa nile site na
ipi Ntupo igwe computa gi. Otu ulo oru nke hiwere isi na U. S na enye ohere
a site na Internet na web, application services, akporo bizness on line. Com.
Chere ndi nta oku n'umu ulo obibi nke digasi n'a United
States.
Mark .E. Munro bu onye isi ulo oru Bizness online. Com kwuru na dika ubara internet
siri kwuru, n'iwu na agbanwoegasi site ulo oru mgbasa ozi nyere ibe ya. Ka odi
anyi n'otutu ulo oru Redio, igwe ngwa lere anya
n'umu ulo oru mbiputa akwukwo ozi na aru koo maka inyere ha iji internet aur
oru ha . Ka odi Ugbua, umu ulo oru Redio, igwe ngwa lere na nke mbipute akwukwo
ozi bu usoro odi n'ala mgbasa ozi na ejizi internet aru oru
ha. Na ipi ntupo igwe computa gi, inwere ike inuru ma o bu leere umu ihe mmeme
di iche iche nke ana emewa. Ulo oru igwe Redio nke oha na eze bu nke mbu n'etiti
mba uwa enwere ike isonye kwa
Pr Newsowriter/ Newsdesk.
Ihe Ejiri Mara
Na Niger Delta:-Amata Kwue La Maka Gburu Gburu Ha Nkeji Abuo Iri Tinkom
Ise Otu otu na obodo na enweghi Nkwado Gomenti bu Nke akporo Living Earth
Nigeria Foundation (LENF) bu
ndi mbu na enye ohere ndi ime obodo Niger Delta Ikwu uche ha banyere umu oru
Ngo. 7
7 Page 8 9
Vol II No. 13
December, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
8
Oru Ngo ndi a gunyere oru mgbasa ozi nke ogige bu umu ajuju onu na asusu Pidgin,
na Bekee tinyere egwuregwu Nke oha na eze ndi ime obodo chikotara banyere obibi
ndu ndi mmadu. Ndi ogbe ime obodo mbu ga ekeete
oke a bu Akipelai, Oloibiri na Biseni -Chikotara ogbe ime obodo asato ndi ozo.
Oru Ngo a malitere n'ime onwa iri na otu Nke ime afo 1998 mitara ezi mkpuru
oma n'etiti oha na eze. Eze odi n'ala Akipelai nwere afo ojuju ka olee chaara
A New Dawn, bu egwuregwu mbu gbara n'ime obodo a. ka
nkea biara na mmechi owee kwue, na ahulam ime obodo m na ugegbe. Living Earth
Nigeria Foundation e nwela nwanne udi egwuregwu Nke ya mepere akporo odioniobebh
Dramatic Society of Akipelai. Ime obodo
ato a nwechaara egwuregwu Nke ha na otu na otu. Uzo Redio abuo nwere ihe mmeme
di iri na ato ma otu na Otu bu Nke akporo "OGE ERUE LA" ha na GINI NA EMEE?
Ka ana emebe n'ulo oru Redio ato amara ama
di na Bayelsa, Cross River ha na Delta States. N'umu okwu Nke ya ichie Amakime
ogu na ogbe ime obodo Amanaonei Nke Egbebiri Biseni Kwuru.
Nke a bu otu nnukwu ihe na emere anyi. The mmeme a abughi nani na obutere
anyi, kama omere ka etiti mba uwa mara Nsogbu ji anyi aka. Edith ikeni nwata
Nwagbogho si Akipelai kwuru n'umu, ajuju onu ndi a bu mbu
Inyom no Ime obodo Bayelsa Steeti nwere ohere ikwu uche ha na ihu oha. Mazi
Aureol. D. Vianana bu onye isi oche ulo oru gburu gburu na nkwado amuma gosiri
n'ulo on ya nabatara mgbasa ozi nke si n'igwe Redio iji
wee mee ka oha na eze mata gburu-gburu ha.
Site n'umu amuma ihe mmeme Redio a, otu living Earth ga atu gwa agwa n'umu omume
Nke metutere ogbe ha. Okwere nkwa na Redio Bayelsa ga agbasoro usoro ihe mmeme
a ma omalite oru mgbasa ozi ha. O bu ezi
okwu n'umu akuru ngwa oru iji wee mee ka amata nche kwa umu ihe ndi a gunyere
mpe mpe akwukwo nke ga esi n'aka living Earth, ma oha na eze nabatagasiri ya
na obi oma, ma amata ebeghi ebe udidi ya ga eru.
Living Earth Nigeria Foundation
Ethopia Enwela Agbam Onya Igwe Redio Digital N'ime Nkeji Ato Na Tinkom
Itolu Afrika Ha Na Middle East.
Odida anyanwu nke mba Afrika, ga amalite inweta ozi mgbasa ozi nke Redio
n'etiti ogbe ya tupu afo 2000. Nkea bu site n'udi Redio nke aru nyere igwe mgbasa
ozi satellite. Nkea bu site na nkwado otu akporo
WorldSpace Corporation bu okachasi igwe Redio Digital nile n'etiti mba uwa nile
banyere mgbasa ozi bu kwa nke mbu ehiwere maka igazu etiti mba Afrika nile.
Nkea bu nke mbu ana enwe agbam onya mgbasa ozi a bu akuru ngwa ogbara ohuru
oru nta n'uzu di saam na ozi ma buru kwa nke ime obodo obula nwere ike inwete.
O na agbasa ozi na asusu otu olu meetutere mba
Afrika nile nke gunyere Naijiria, Ghana, Senegal, South Afrika, Kenya, Cote
d'Ivoire, Egypt ya na Morocco.
Mgbasa ozi a si ulo oru mgbasa ozi nke di na London ya na Amerika aga mba Afrika
site n'usoro igwe oru Worldspace bu ike oku anyanwu akporo "Afristar" ehiwere
na mbido afo a. Afristar a ga ebu umu onodi ohere
nta akuko iri abuo na ise gunyere egwu, muta na ihe mmeme itu ndu manu. Nkea
gazuru ogbe Iri Nde Kilometer
ano na abuo n'etiti Afrika na Middle East.
Noah A. Samara Kwuru na Nkea bu ihe akuko okpu bu onye isi oche na agbam onya
usoro ihe mgbasa ozi a. Anyi waghidere oru a ka mgbe afo iri iji weeputa ubochi
taa. Nkea bu Nke mbu ana anuchasi Nke oma ihe
meme Redio bu ebe enwghi ike inu ya na mbu. Anyi nwere obi utoo iweebata igwe
nuru Redio Digital a. 8
8 Page 9 10
Vol II No. 13
December 1999 (Igbo) CHANGE Radio
9
Oru mgbasa ozi worldspace na eru ndi na nuru kariri otu ijeri N'etiti mba uwa
nile. Enwere umu Redio ndi emeputara ga enweta ya site n'igwe mgbasa ozi Afristar.
Aruputaala iri Puku ato umu Redio a nke gunyere udi
ndi Nke akporo Hrtachi, JVC, Panasonic, na sanyo. Mgbe o na eru onwa iri na
abuo aga aruputa kwa out nari
Puku na iri ato udi Redio a bu Nke aga ekeesara n'usuoro ahia mgbere n'etiti
mba Afrika. Mana etu osila di aga aruputa kwa otu nde onu ogu bu nke aga eji
akwado kwa mgbasa ozi oru aka worldspace.
Otu usoro aka oru ha bu Ighoputa umu ihe mmeme nta akuko n etiti uwa metutere
Redio na ngwa leere n'asusu digasi iche iche nke gunyere Bekee, French, Arabic
na Afrikaans. Atumatu, no ugbu a maka inwe
agbam onya Asia Star na AmeriStar Statellite n'udi aka oru worldspace Igbasa
ozi nyere umu obere onodi ahia nke etiti uwa .
O bu Noah A. Samara mere Nchoputa worldspace n'ime afo 1990. Ogosiputara ako
n'uche a n'ime otu afo a nyere oha na eze ndi ala anyi na Legos na agbam onya
ihu umu aka oru nke oru Ngo Afrika bu aka oru ndi
otu oru oku umu afo naijiria maka iji mee ka oha na eze mata Nsogbu chere umu
aka n'etiti Afrika. Prneswire/ Newdesk.
Nchoputa Ohuru Ebulirie Imata Kwu Etu Esi Eche Nkeji Abuo Na Tinkom Iri
Na Ano Kwa Umu Ihe Na Ghana.
Nchoputa sitatunga odi Nso a na mba Ghana etinye kwueala ume ndu ohuru na
mgbasa ozi nche kwa ndu oke
ohia n'etiti obodo ya. Sitatunga bu anu ha na ele no na otu ezi n'ulo. Ebe ana
enweta kainri ya bu na odere, ha na ebe ala di mmiri Nke owuwa anyanwu na Ndida
Nke Afrika tinyere obodo anyi bu Naijiria. Ebe adighi kwa
ozo bu kariri n'umu obodo ndi a di na odida anyanwu Nke Afrika Nke gunyere
Cote d'Ivoire, sierra Leone, Liberia, Senegal ya na Gambia n'ihi oke chu nta.
Odi Nso a echere na anu a adighi kwaghi ozo na Ghana. Ma Mgbe amawaputara
ogbe ebe aga emezi maka ndi Njem Nleeghairi anya Nke Voltta River basin di n'owuwa
anyanwu Nke Ghana ka ejiri choputa anu a na
oke osmmirii AVU dika mazi Frank kofigah bu o Ndi otu nche kwa ekere uwa na
ndi oru Ngo Nke umu ala di Mmiri Nke mba Ghana egosila mmasi ha e
e nchoputa a no. sitatunga bu ezi oku ichu nta no osimmiri. Avu . mana ughu
a onye isi oche Nke ogbe a enye
a iwu ka akwusi ichu nta ya. Mazi Frank koffigah mere ka amata'oburu na edozi
ogbe ebe anu a di, na oga ebutere ha ndi Njeim Nke ga amita kwa ego.
Ana agbagazi umu mbo di iche iche, iche-kwa umu anu a na ogige ya. Mazi David
Kpelle ji okwa Nchikota oru umu oru Ngo umu ala digasi mmiri ekwuputeele umu
amuma mgbasa ozi Nke ha na ebu ime ka oha na eze
nghota uru Nke anu a ga abara ha kariri nchu nta erimeri ya.
N'igba kwunye, ndi otu obge nche-kwa ekere uwa no na amuma ikpobata ndi ogbe
ha nke etiti mba uwa Ileeru anya ala imata Nkeesa ya, onu ogugu ya ha na udidi
anu a maka ozi Nche-kwa anu a.
Nhazi Na Khartoun Etintela Puku Nde Nkeji Abuo Na Iri Tinkom Ano Na Asa
Puku Ezi N'ulo Enweghi Onu Ulo Obibi
Oke amuma imezi obodo sudan, Khartoun etinyela Puku nde Puku ndi nile nke
bi na ogbe a tumandi umu ogbnye enweghi ebe obibi. 9
9 Page 10 11
Vol II No. 13
December, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
10
Nwa otu N'ime otu nwere onwe nwere aka ndi oka iwu, ndi nta akuko na ndi nku
na ekwu na amuma Ichupu umu ogbenye n'etiti isi obodo bu inye ohere mmepegas.
Uzo awara ala umu okporo uzo inyere onodi ogbe
nleeta anya na ezumike achuputa ihe kariri iri puku ano ndi mmadu be na ogbe
a.
Ndi a nile esonye kwuela n'onu ogu nde mmadu ato bi n'etiti ebe ime obodo di
iche iche no ketere isi obodo a. Nkea bu ebe ha na eze ndu ka mgbe aluchara
ogu nwanne na nwanne weere afo iri na isii na odida anyanwu
Nke obodo a. O bu ndi isi ochichi Nke steeti Khartoun ka mgbe ime afo 1998 malitere
ikutusi ope kata mpe onu ulo Nari puku abuo, bu onu ulo ndi nke na onweghi ka
ozuru n'etiti ime obodo a.
Onye isi oche nke otu nwere onwe mba sudan bu Ghazi Suleiman ekpesala etu
esiri chulie otutu ezi n'ulo ibiko ebe ohere ije oru tere ha aka, umu ihe eji
atu ndu manu na muta, okpu kperechi ha na usoro onodi ahu ike wee
buru Nsogbu. Mana isi ochichi na ekwu na ndi nile Nke achuliri ka enyere obosara
ala ebe obibi ozo dika onye oru nke steeti siri koowa.
Aka na chi khartoun bu mazoub Al. Khalifa mere ka amata odi Nos a, na amuma
nruzi isi obodo a bu igbasoro usoro agba ohuu enwegasiri n'etiti mba Afrika
ndi ozo. Okwuru na Khartoun ga bu isi obodo bu igbaa ma o
buru na onwe ego nkwado oru Ngo a.
Dika okwu aka na chi khartoun siri kwue, ka mgbe nari otu afo obodo a di, emere
ya ka oburu nari Nde mmadu abuo ga ebi n'etiti ogbe a, mana etu ihe siri kauru
Nde mmadu isii tnyere nde mmadu ato ndi nke zeere
oso ndu nke odida anyanwu sudan ga bizi n'ime ya. Al. Khahfa kwuru na aga ebughairi
puku ndi mmadu na ogbe ohuru maka nwunye nnukwu okporo uzo, ogbe ezumike n'umu
uzo mkpachi.
N'ime afo agaara aga ka isi ochichi nke etili no hive khartoun centre Development
Authority (KCDA) maka
nleekota anya odi mma isi obodo ha na ikwghachi ugwo ezi n'ulo obula nke onodi
mbughairi metutere.
IPS.
Unesco Ewetaala Na Mmechi Uwa Nile Nkeji Ato Na Iri Tinkom Ato Na Asa.
Agugu Maka Mba Afrika.
EbiPutaala ibu akwukwo ikpeazu nke ejiri mara agugu uwa mba Afrika iji weeta
na mmechi oru Ngo banyere
nke a otu UNESCO malitere ka mgbe ime afo 1964. Akwukwo a bu ihe nile banyere
agugu agba ochie wee rue ogbara ohuru a. mbu na obi oru Ngo a bu inghazi na
Afrika enweghi agugu uwa, ha na enweghi ike mmepe,
ogwula nani naa enwere agbam ume nke si n'aka ndi mba ofesi dika ndi agha
metutere usoro omenala na itu
ndu manu agbaziri.
Na otu na otu n' ime ibu akwukwo a kowara umu ihe nile di iche iche nke mba
Afrika meere ebe mmadu n'umu
mmadu no Nke meetutere ihe Nketa okpu, mmeputa umu mkpuru igwe, usoro oru ugbo
ma kowa mba egypt' dika obodo mmepere anya n'etiti mba Afrika nile. Oru Ngo
a kwuputara aha na eze ndi mba Afrika di iri nde
ano agbara dika ohu n'usoro ahia mgbere. Mana otu m ime mmadu di ndu n'usoro
ogologo Njem ejim gaafee oke osimmiri.
Mbiputa ihe ibu akwukwo nke ato a ka eweeputara na mememe emeere na Tripoli
n'ime onwa ise iji wee weta na mmechi nruchapu oru iri afo ato n'ise oru Ngo
a gbara. 10
10 Page 11 12
Vol II No. 13
December 1999 (Igbo) CHANGE Radio
11
Na nnukwu onodi Nzuko ezumezu Nke otu NNESCO ime afo 1964 ka no hiwe oru Ngo
a na Paris mgbe ha no na amuma inwe ntugharita uche banyere umu usoro onodi
omenala di iche iche n'etiti mba uwa, ka ndi
mmadu inwe ike ibikota onu dika nghota ha bu otu. Umu obodo ohuru n'ime Afrika
ya na Asia kwesiri idoo
etiti uwa anya ihe ghasatra usoro omenala ha na nye kwa ntuleghari n' onodi
di kwa mma. Dika mbu na uche oru Ngo a, siri kwuru, Afrika kwesiri ighazi umu
ihe agom ha huru n'usoro umu egbe onu nke ndi isi mba ndi
ocha jiri huta ya.
Umu oru Ngo a, mmepegasiri n' onodi di iche iche. Afo ise Nke mbu ya bu 1965
– 70 ka ejiri tuo ntu ala umu
agugu uwa mba Afrika. Ndia ka ha chikotara n'usoro, umu akuko, ihe okpu , ulo
oba akwukwo mgbe ochie na umu mkpuru okwu ndi nke enwere. Ihu Nke abuo bu 1970
80 ka edee m edee banyere agugu uwa
malitere. Nkea nabatara nhiwe otu bu akwa akwuru ga eleru anya n'umu ihe ndi
edeeputara. Uzo ato n'ime otu iri mmadu ato nitolu a esighi etiti mba Afrika
ma otu, kama ha si U. S. A. U. K. Brazil ya na Caribbean.
Amawaputara udidi ibu akwukwo ndi huru maka ihe osise ma keesa kwa umu on ndi
ozo. Ndi aka odee
akwukwo gba – kwara, ebe otu onye ka aghoputara dika onye isi nleekota ibu akwukwo
obula.
Mbiputa akwukwo a malitere n'ime ago 1980. Oge egburu Iruchapu ya, sitere
n'Uko ego Nke enwere n'ihi nnupu isi nke United States n'ufodi Obodo ndi Nke
n'ime otu UNESCO jiri puo n'ime afo 1990. Ibu
akwukwo Nke ato kowara maka udidi Mba Afrika. Onye isi oche neke leekotora ya
anya bu nwa amadi Nke
ama ama n'etiti mba Afrika nile bu Ali Mazrui si Kenya ma noro mba United States
atu agugu Uwa Ndoro ndoro Ochichi.
Odi nnukwu mkpa, ikoowa, ohere Njem, Mkpochapu Ochichi ndi isi Ocha, ntulegharin
nkeji uwa, Igboo Nsogbu na Mmekorita ahu neke etiti mba Uwa – Nkea bu onu mmiri
okwu Christopher Wondji Onye Nchikota
oru umu Ibu akwunkwo a ma buru kwa onye nke huru ihe nile gbasatara umu oru
ngo UNESCO. Nani nwute Christopher Wondji bu na Ibu akwukwo a ebughi ihe meere
nu n'ime afo 1990.
The Courrier
Ngalaba Umuntakiri
Afo Olee Ka Inwere Ibi Ma Oburu Na Agwo Ata Gi? Otu Nkeji Na Iri Tinkom Ise
Ajuju a siri ike nye osisa, n'ihi na inwere ike Igaghi anwu anwu ma o buru
na agwo ataa gi. Agwo ojoo jooro
Njo, Otaa ona agbanaye elu ya n'a ahu onye Otaara. Umu erimeri ajoo agwo a bu
umu nnunu obere anu ohia
dlike oke n'umu igwu. Mmadu abughi nri ya ma otu. Na ezi okwu onweghi mgbe anyi
jiri buru nri nyere ya. Ajoo aguro a na ebu agha ma taa mmadu mgbe o bula akpa
suru ya ujyoo iji wee zoo onwe ya. Onwere ike
igbanye elu ya obere ma otaa ma o bu kwanu agbanyegi ma otu. Oburu na Ogbanye
elu ya, onye ahu ga adaa oria nke choro nteeta anya ulo ogwu. Owurugodu ma elu
ya anoghi, onya nke eze ya meere n'a anu ahu
mmadu nwere ike ibu kwa umu ihe Uyi nma o bu oria ofufee.
Ndi otu oru ihe omimi na eme ka anyi mata n'otutu ndi Mmadu na anwu onwu n'ihi
egwu na abughi elu nke ogbanyere Mmadu na ahu. Enwere udi umu ajoo agwo di iche
iche nke otu n'ime ha bu Egyptian Cobra. O
na ebi kari n'akuko ulo mkpu. Oburu na onooro n'ujoo oweeputa ihe eji ekpuchi
isi n'onuya ebe osi eku ume no na okpuru isi ya. Ona agbaba n' onu ma ihe na
chu ya puo. Ufodi oge agwo a na eme ka onwuola. Ma ndi
ma eke oma etu umu agwo si ebi ndu na ekwu na odi Mma ihapu agwo a inooro Nke
Onwe ya ma Odi ndu ma Onweru anwu. 11
11 Page 12 13
Vol II No. 13
December, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
12
Ihe Nti Cheetah Ji Ebu Kairi Anya Mmiri Nkeji Ano, Iri Tinkoni Ano Otutu
Oge Gaara Aga, Di Nta Ume Ngwu No. N'itolu Na Okpru.
Osisi eleepu anya, bu ebe asuchaara asucha bu ebe umu ele no na akpa nri
n'ahu udo. Di nta no na echiche ha
na ume ngwu n' ihe onodi ohuru onwe ya mgbe ihe nunyere na akuku ohia aka nri
ya. Nkea bu nwunye anu ohia choo kwara ikpa nri bu kwa ihe o na eme Nke oma.
Ka oji kwa nwayo akpa nri ya, ma na eze kwa onwe ya. Ma di nta no kwa na elee
ka oji nwayo ano keete umu elee ebe ha na akpa nri.
Otu mgbe okjikota onwe ya, weebacha umu ukwu ya tooro ogologo wee mapu dika
aku. O bu oso ka ojiri Nwuchie nwa elee choro igba oso.
Ka ono na eku ume oru oruru, oburu anu elee a baa otu ebe wee na edozie onwe
ya. Ka di nta hu chara oru
Nka Nke ojiri nwude anu a, am omaghi na anu ohia no kwa na elee anya na okpuru
Ndo ahu.
Di nta biara nwe kwa nwute di ukwu ebe umu anu ohia a no owee di ya ka nwe
di nta Nke gaa Chutara ya anu nri. Nkea mere ojiri nwe mmuo obi ojoo omatara
nke oma na anu ohia a adighi ibuso ndi mmadu agha,
okpebiri iwere nwa anu ohia a ma nye kwa ya ozuzu igbutere wara ya anu. N'ihi
idaa ume mba, Ma buru kwa
onye ujoo, Ochoghi imata ma Nne Umu anu ohia oga azoo umu ya.
Mgbe anwu daara, Nne umu anu ohia, Cheetah Kpuchiri Umu ya n'ohia ma puo inu
Mmiri. Otu mgbe di nta ji mma ya wee chuoo nta umu anu ohi a cheetah ebe ezoro
ha. Ebe a ka ohuru Umu anu a ato a ma ha di ntakiri
igba oso N'ime muo ya onweghi ike ikepbi Nke ochoro n'ime umu a, kama ozuru
ha nile ma chee na ha ato
kama karia otu. Mgbe nne umu cheetah loobatara ma ohughi umu ya ato obi gbaawara
ya o wee beghide akwa tutu anya mmiri wee kpowa nti ya. Obere oke akwa abali
h'a na ehihie nile Nke mere otu agadi nwoke
jiri nu mkpu akwa ya wee puta juo ihe meere nu.
Nkea mere n'ezi ako n'uche agadi nwoke a nwere ugwu na Nsopuru ebe umu anumanu
no. Ochoputara ihe
meerenu ma wee oke iwe ebe di nta di ume ngwu no kama izu oshi ya , imebi usoro
iwu omenala nke agburu a no. Onye obula mara Nke oma na di ntu ji ike ya na
akpa uche ya mee Nkea. Ebe uzo ozo adighi mma.
Agadi nwoke a looghachiri azu ma koo kwara ndi Okonye ibe ihe meerenu. Ndi
obodo wee kwara iwe, ha chooputara di nta kpara agwa di otu ma chupu kwa ya
n'ime obodo ha. Alooghachi azu ozo.
Agadi Nwoke a chita kwara umu cheetah ato a ma zighe chirir ya nne ha ma zipu
kwa ozi ekeele afo oma. Mana oke akwa oke cheetah beere emeala anya mmiri jiri
noghide ya na nti mgbe nile. Ndi oha na eze zulu
Nke si mba South Afrika kwuru na anya mmiri cheetah a na echetere ha na odighi
mma di nta ichu nta n'uzo na ezighi ezi karia etu usoro omenala Ichu nta siri
doobe ya.
When Hippo was Hairy
Olulu Mmiri Nkeji iri na iri Tinkom ise na ise Nile kporo nku Nke meere
umu anumanu no na elee olulu mmiri ha na-taa-kpo na out na otu. Mgbe ha leere
anya na otutu oge agaala, ebe nile ana ataa wee rue mgbe udu mmiri ozo looghachiri
azu, Umu anumanu kpebiri ime ihe maka Nkea. Ha wee kpo oku Nzuko Nke anu obula
ga ezite lariri otu onye maka itunye onu n'ububo
ihe ha aga ekpebi 12
12 Page 13 14
Vol II No. 13
December 1999 (Igbo) CHANGE Radio
13
N'uboochi akara aka, umu anu nile zukoro na akpa ububo ha. Mgbe o na eru ehihie
enwe kwala isi okwu Nke putara na umu anu nile ga ejikota aka onu igwu olulu
Mmiri ga tu umi di ukwu ka mmiri no n'ime ya ghara itaa
ata, o buru godu na unwu akpo otutu afo. Anu obula ga gbaa mbo nile onwere ike,
ebe mmiri a ga bu Nke
onye obula.
N'ihi etu onodu ihe isi ike siri kwuru, ha ji oso kwekorita ma kpebie ewepu
kwa nwa oke bekee. Gini! Mu igwu ihe ndi ozo ga erita uru, ekwue na ya agaghi
eme Nkea ma otu n'hi na ya achoghi mmiri. Kedu ihe m ga
eji gwue ya. Ndi Okenye zara ya n'odi! Mma! Igaghi egwu ma igaghi anu kwa mmiri
si n'ime ya. Ma oburu na
mmiri ataa na olulu mmiri ndi ozo anyi agaghi ekwe ka inu mmiri olulu mmiri
anyi gwuru.
Nke a masiri oke bekee, O wee dine ala nyara anwu. Oghere Ughere, gbati a
onwe ya ma na ero ura mgbe umu anu ndi ozo na agba mbo. Ha gwuru weepute aja,
okwute ma na adaa kwa mba oru ka olulu mmiri a ji
nwayo Nwayo na etee aka irute obosara ala. Mgbe otutu ubochi gaa siri mgbe ndi
mbu malitere igwu olulu
mmiri a biara n'ututu, onu gbufeere ha oke na ha enwela mmiri na ikpe azu, ebe
mgbe abali mmiri juputara olulu mmiri a. Ka umu mbo oru a gaasiri umu anumanu
kuru olulu mmiri a ma, di kwa na Njikere na oke bekee
anughi, yumiri a.
Mmiri si na olulu a ebe onweghi onye nke ga agabara mmiri Kariria etu Ochoro.
N'ihi nke etinuyere onye ga
eche olulu mmiri a nche kwa abali na elihie nile malite na ebe agu no bu anu
anatu oke egwu mana enyo kwa enyo n'udidi ya ma di kwa njikere ichu onye obula
oso. Unwu kporo karia etu oke bekee siri tuo anya. Umu
olulu mmiri ndi ozo nozi na ata otu, ebe onweghi ike ino enweghi mmiri. Ogahi
mmiri n'ime olulu mmirir na otu na ebe amachiri oke bekee ya inu mmiri na ya.
Mgbe owuru jee ebe olulu mmiri a no ohuru na onye Nche no
ya. Nke a abughi okwu, oke bekee kwara onwe ya emu. Ogadi mfe ime nkea karia
igwuwe olulu n'a oke
anwu a.
Otu mgbe, oke bekee, mabara ime ohia icho ebe enwere akwu ariu onwetee otu
ma piri Manu ariu na akwu ya tinye n'ime ite. Oburu ya loobata wee jee nokeete
agu n'onu olulu mmiri ebe oga ahu ya anya. Omanyere aka
ya n'ime manu anu a mana akpara Agu ububo dika nkea-manu ariu nkea di mma, obughi
nani na odi mma,
onwere isi oma. Leegodu anya n'isi oma ola edo a, oh mana agam na okpori ndu
na nkea. Orachapu Mkpuru aka, Micha onu na ihu Agu edifu nkea ebe, omalitere
iloo aso mmiri wee na eche udi utoo oma nke manu anu
ola edo abu.
Oke bekee gwaa ya si Agu imatara na Nkea a bu ezigbo anu mracharala, aghotara
m na oga masi gi irachatu,
rara nwa obere. Agu buvu na obi ikwu nkea, n'ime muo ya, ma na okwuru si Biko
nyetum . Oke beeke ji nwayo Nwayo wee welie aka, nke a bu ezi manu ariu nke
bu o buru na idetu ya onu, iga acho irachapu ha nile.
N'iche kwa manu anu m, m ga ekeechi otu aka gi ka ejiri otu aka na aracha
manu ariu a.
Na oke aguu, Agu kwetere, wee no nwayo ka oke bekee kechisi ya aka nke oma,
ebe oji aka nke ozo
arachazi manu anu a. Ma ugbua, anyi enweghi ike ikwu ma Agu o turu anya Nke
a, ma onweghi onye nwere ike ikoowa, Mana Agu deeture manu anu ire wee rio ka
enyc kwue ya ozo.
Ihula ihe m gwara gi bu nkowa okwu oke bekee! N'ikwusi gi irachapu manu anu
nile, oga di mma ma nkee gi aka nke ozo ma nyewee gi manu ariu a n'aka m. Agu
kwetere n'ihe obula nke ga eme ka onwete manu anu a.
Ka ekechiri Agu nke oma, oke bekee gbajeere ebe olulu mmiri a no wee no mmiri
etu osiri guo ya aguu. Oji ohere a wee saa aru ya, nke foro umu anu inuo. 13
13 Page 14 15
Vol II No. 13
December, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
14
Mgbe umu anu-manu choputara na oke bekee agho gbuela Agu, ha mere Agu onye ibere
ibe, ojiri ihere wee puo. Anu ozo nke enyere onodi iche nche bu Atu. Nkea akpa
uche ya juputara umu aghugho nke oke bekee
aghugho enweghi ike ighogbu. Mana uhuruchi otu ihe a meere Agu mee kwara. Atu
daba kwara onwunwa
manu anu a. ebe oke bekee nujuru ofa a ya, ma saa kwa ahu. Emenye – kwara Atu
ihe ihere di ukwu nke merenu umu anu manu jiri echi ya kpawa etu aga esi ahu
na ukwu oke bekee eruteghi ogbe olulu mmiri nke ha
taara ahuhu ya.
Nwa otu mgbe mbe nwa aniga biara rio ka enye oya ohere iche onu olulu mmiri
a Ndi umu anu ufodi nwere
obi abuo wee juo ya ma onwere ike immejuputa nkea, ebe Agu na Atu no kpuo afo
n'ala kedu ihe ichere iga eme? Ma mbe siri nye ya ohere iche onu olulu mmiri
a nche.
Mbe gbapuru kpo nwunye ibia nyere ya aka. Ha gara ebe osisi na ama ogwu no
ebe ka nwunye ya ji manu nnunu wee teezue mbe na okpokoro ya, Nihu ochi mbe
looghachiri azu na olulu mmiri wee noro. Ogwuru olulu
pere mpe wee zo ukwu na onwe ya ebe a wee noro. Ogwuru olulu pere mpe wee zoo
ukwu na onwe ya ebe nani ihe iga na ahuchata bu ogwurugwu azu dika mkpume.
Mgbe oke bekee ji nwayo eje na ebe oluhu mmiri a di lee bu na onweghi onye
obula nke no nche, ochi tooro ya bu nke meetutere afu onu ya okwue ama m, o
wee gbue nkiri ochi. A ma m na aga m eji mmiri ha eme ihe
obwla nke choro. Ha enweghi ike imeri nwa oke bekke mara ihe Nke oma. Mgbe onwe
ya juru ya afo. Oke bekee nuru mmiri a oju ya afo wee saa kwa ahu ya etu omasiri.
Mgbe ohuru na onwe ya adila ocha, maana esi
isi oma, ochoro ebe o ga no wee gbaakoo ahu ya na anwu.
Ah bu ihe si ya n'onu wee puta mgbe ohuru okuko mbe, okwue na ubochi taa bu
ezi ubochi oma. Enwere ezi
oche onodi no na eche m inooro ala na elu ya. Nwa oke bekee weere onodi ya nke
oma na okuko mbe a wee na anyako onwe ya na anwu rue mgbe umu aji ya gbakoro
wee rue kwa a mgbe ochoro ilaru ulo ya. Ma kedu
ihe di kwa Neka? Ahu ya tadoro na elu oche ojiri nodi ala. Ya eteenye ma zoo
onwe ya, gbaa mbo nile nke onwere ike ma otadoro siri ike na oche a nke oma.
Ma mgbe mbe chooputara nkea, oji nwayo wee puta n'onu ya wee gwa onye obia
a okwu. Odi mai na enwere m gi ugbua, oke bekee. Ikwesiri iso m gaa wa, wee
muria nwa eze ochi maka na onya ya mirtara mkpuru oma.
Oke bekee nwere ihe mgbagwoju anya, wee nwe obi si ike igwa ihe ji ya bu okuko
mbe na ana m enye gi ndumadu ihapu maka ka m Laa. I nwere ike imatabeghi na
aka nri m siri ike nke ukwu, ma ihapughi m aga m
etriwg okuko gi onoro na iperipe.
Ma mbe wara nwa onu ochi, wee si oke bekee mee nu nke a oke bekwee weeliri aka
nri ya elu wee tie na okuko mbe ma aka ya tooro atoo otu mgbe. Mbe agwu m gi
ka kpachapu anya, ana m emere gi ebere. Aka
ekpe m kachaa sie ike karia aka nri m. ekweela ka m jiri ya
Ya ruo on n'ahu gi n'ihi na okuko gi ga bu ntu ma mbe gwara ya gaa n'ihu tirie,
ya ma aka ekpe oke bekee takudoro kwara na okuko mbe otu mgbe.
Oke bekee gwara mbe na ana m enye kwa gi ohere ikpe azu Bia ukwu m abuo bu
igwe karia aka m n'ihi na m
gbaa gi iga efeli elu wee rue uru kpu elu igwe 14
14 Page 15 16
Vol II No. 13
December 1999 (Igbo) CHANGE Radio
15
Mee ihe masiri gi bu onu mmiri okwu mbe! Oke bekee buliri ukwu ya abuo elu wee
gbaa kwa etu osiri kwue ma ha abuo taakodoro kwa no okuko mbe nke oma.
Mgbe mbe huru na nke a, ezueala oke, oburu one mkporo ya nke okechiri bujeere
ndi okenye umu anu manu. Ezi ikpe nke enyere oke bekee gosiputara aka oru mbenke
oma.
Shangani Folk Tales.
Usoro Itu Ahia Nche – Kwa Iri Tinkom Ise Na Otu Agwara anyi na achupuru
Adam na Eve na ogige eden Chujee n'ime etiti uwa. Ma anyi na aga Njem Kwu
otoo ka mgbe anyi malitere. Anyi no kwa na achupu onwe anyi na ogige Eden bu
elu Uwa anyi bi N'ime ya. Odi ghi Nke Ochuchu abughi ezi mkpuru okwu kwesirinu,
N'ihi na onwere ebe onye achuru kwesiri iga ma o
bu banje n'ime ya.
Ma oke anyi bu na anyi na akuru ogige Eden, mebie ya na enweghi ebe ozo anyi
ga gaa, Enweghi ebe ozo na
elu urukpu nke elu igwe bu ebe onu juru nwere ike igbaje dika anyi si agbanwoe
umu onu ulo obibi. Elu Uwa bu so oma di nnukwu mkpa bu nani ihe anyi nwere.
Gerald Durrell Conservationist and writer
Ugboro Olee Ka Anu Na Ayu Manu Anu Nkeji Na Iri Tinkom Abuo Na Asato N'afo?
Anu na ayu manu anu ebe umu osisi na emeputa Ifuru. N'ufodi obido ndi nke
no n'ime Afrika ifuru osisi na aputawa n'ime onwa iri na abuo wee rue onwa abuo
ha na ata ato na onwa ise na egosi ugboro abuo manu anu
ji agbaa.
Anu na emeputa manu anu site na manu ifuru di, ezi utoo mmiri nke si na ifuru.
Mgbe ana achikota manu ifuru,
anu na esi umu ifuru na isi otu ifuru na ebe ya. Ufodi ifuru na emeputa manu
anu di utoo karia ibe ya. Ma ezi utoo manu anu si owuwa anyanwu afrika bu Nke
akporo "MUTONDO" Aha ozo ejiri mara ya bu
"MUCHESA" Nke a bu ifuru bu site n' ime onwa ato wee rue onwa ise. Na mba
Zambia umu manu anu nke ana emeputakariri na esi mgbago ugwu nke odida ogbe
nlekota Mwini
lunga, kambompo na Zambezi. Ebe ndi a bu onodu usoro omenala nche kwa anu na
Imanu anu n'usoro ahia
mgbere manu anu na anu mgba [nke a bu umu ihe ndi nke si n' usoro immeputagasi
manu anu aputa] kariri otu nari afo na iri ise.
Manu anu bu otu ihe utoo esi na ekere chi uwa enweta. Ima etu esi emewe ya?
Nani Anu na emeputawa ya. Ha na ewere otu manu ifuru osisi n'onu ha na otu mmiri
ogwu ma fuchaapu mmiri nke di n'ime ya ebe ihe
fooduru buzi manu anu Chongololo
Umu Akuko Bara Uru Onye Oka Ikpe Nke Iri Tinkom Ise Na Otu U. S. Akwusila
Ibu Umu Ihe Maka Iche-Kwa Oku Azu
Odi nso a ka onye ka ikpe nke Etiti na mba United States nyere mkpebi nke
tooro ndi nile nke nwere nrita uru
n ime ya obi otoo, ma oburu na ha aguo nke a. N'ime onwa gaara aga, ka otu onye
ikpe na Seattle, Washington Kwusiri mgbere ahia umu oke osisi nke oke ohia Umpqua
River Basin di na North East n' Usoro gomenti
enwueghi umu ihe nke zuru oke, iche kwa azu nusoro iwu nche nke a. 15
15 Page 16 17
Vol II No. 13
December, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
16
Kedu ihe nke nke a putara? Nkea gosiri na gomenti ga alaaghachi azu iso umu
onodi iwu edeeputara ma zeere ya. Okwesiri imee ma ruo oru gburugburu ya nke
oma bu nke ikpe azu gosin na gomenti ekwesighi igbu umu
osisi ndi a ma otu. ENN
Enweela Otu Ohuru Na Ebu Agha Ohere Itu Ahia Mgbere Otu Nke Na Tinkom Ato
Enweela Udoo Nseekoo banyere ahia mgbere nke etiti uwa meeghidere mgbere
ahia nke meetulere obodo ndi ahu na etoolite etoolite. Mgbere ahia nke etiti
mba Uwa, kwusiri ike ma new ikikere nke etiti mba uwa duru
n'nsoro azuma ahia ka akatoro otutu mgbe maka imeeghide onodi obibi ndu obodo
nha ndia na etoolite etoolite site na imee ha ka ha cheekwude na umu ahia ndi
nke ha nwere nnukwu karia inyere ha aka imeputagasi
umu aku ime ala ndi ahu chukwu jiri gozie ya ikwudoro nke onwe ha.
Ugbua Otu WTO na otu ndi nke nyere ohere mgbere ahia nke etiti enweela agbam
ume ijikota aka onu buru
otu maka ibu agha a. Ndi otu oru ana ndi nke otu gburu-gburu na mba United States
ekwuputaala Njikota aka onu nke otu abuo maka ibu agha nwere onwe n' usoro ahia
mgbere a. Otu ihe bu obi utoo bu na ndi out oru
a ha na otu gburu gburu a kachasi enwe nwute bu banyere umu aku ime ala ndi
ha a achoghi ihazi. ENN/ WORLDWIRE.
Umu Ihe Akpuru Akpu Ohuu Emmeela Ka Odoo Anya Otu Nkeji Na Tinkom Ise
N'umu Akuko Okpu Nke Oke Osimmiri Abughi Ezi Okwu Otutu afo gaara aga, ndi
oru ihe omimi kwenyere na enwere ogologo nnukwu akara osimmiri na urukpu elu
igwe nka di chi Mars. N'imejuputa kwa nkea, umu akuko ndi a enwere maka mars
ndi otu ulo on Aeronautics nke ndi etiti ha na nchikota oru urukpu si mba United
States nke Amerika zigara ihe nke akporo viking na elu
urukpu a n'ime afo 1970. Umu ihe akpuru akpu nke looghachiri azu gosiri na akuko
a bu ezi okwu. Nchoputa
ha gosiri na onwere mgbe enwere oke osimiri kpuchidoro Northern Hemisphere bu
nke gasiri akara osimmiri a.
Ma Neloputa ohuru a gosiri na nke a abughi ezi okwu ma otu. Dika akwukwo nke
ebiputara n'ime abali mbu nke onwa iji bu aka oru ndi otu ulo oru Geophysical
Research Letters na U. S. A siri deeputa, umu ihe akpuru
akpu ohuu a nwere aka oru, nta n'uzu ohuru a nyere ya nkea, bu kwa nke gosi
kwara na enweghi kwa akara osimmiri bu nke kpuchiri utukpu Mars a.
ENN. 16
16 Page 17
Vol II No. 13
December 1999 (Igbo) CHANGE Radio
17 17
© 2002 Communicating for Change. All Rights Reserved
Developed by George Mbuagbaw