Document Body Page Navigation Panel
1
Mmepe
AKU N' UBA
Ihe Achoro: Ezi Iwu Okwu Aku N' Uba,
Abughi Enyem Aka Otu Nkeji Iri Tinkom ise na-ato 5
Oga esiri obodo obula ike na emmepe-emmepe
inweta Enyem aka onu ego immepe be ha.
Ihe Gomenti Na Emefu O Bu Ezi Ihe? Nkeji abuo na Tinkom asato 3
Ihe gomenti na emefu Nkwado umu aku N'uba bu
akuko ojoo n'oga n'ihu aku n' uba.
Owuwa Anyanwu Nwere Enyem Aka Karia Odida Anyanwu N'ime Afo 1990s Nkeji
abuo Iri Tinkom abuo na isii 4
Ekpebieala Oke ububo enyem aka ime afo iri
NDIOM
Ka Nzuko Afo Ise Beijing Gaachara Otu Nkeji iri Tinkom ato na asato 13
Inyom na akwanye oku ebe isi ochichi obula no
iweta na mmechi Ikpa oke n'etiti nwoke na nwanyi.
Isi Obodo N'uwa Mmekoo Nwoke Na
Nwanyi Kachasi Otu Nkeji iri Tinkom ato na otu 14 Mba South Afirika Kachasi
new Nkowa n' Uzo
mmeko Nwoke na nwanyi n'isi obodo n'etitiMba Uwa
Mmeghide Inyom N'etiti Uwa Niletu Nkeji iri Tinkom abuo na-isi 13
Akuko nwute mmeghide Inyom n' etiti ufodi obodo
nke uwa
MBO
Ndi Oru Na Mali Emeriala Na Mbuli Elu
Ugwo Oru Nkeji ato na iri Tinkom ato 8 Ndi oru na Mali si na Njeghariri
iwe puta
Nwetara ezi ihe n'aka Gomenti.
ORA OBODO
Otu Na Eweghi Aka n' Usoro Gomenti Na Ebu Agha Odi Mma N'ime Sri Lanka Nkeji
abuo na Tinkom iri na asa 12
Otu na enweghi aka n' usoro Gomenti na aturu
Gomenti aka mgba Ikwusi Ajoo omume ya n'udi
Iche-kwa iri ngari.
Gburu Gburu
NCHE -KWA
Usoro Ahia Nche-kwain Tinkom iri na ise 12
Nzunzu na mmeko na ebu agha meghide chi okike
uwa Enwela Agba M Onya Ohuu Ogbe Nleeta
Umu Ihe Nche Kwa Na Madagascar Nkeji ato na Tinkom iri na otu 9 Andringitra
n'odida Owuwa Ayanwu Madagascar
diUgbua Nyere ndi Njem Nleeta 1
1 Page 2 3
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
2
Umu Ihe Eseere Bu Igba Na Chi Okike
AdilaOtu Nkeji na Tinkom iri na 3
Inwere ike ihu umu ihe esere ese nke chi okike ugbua
n'igwe Internet.
Ndi Ekwesighi Bu Nsogbu Nyere Oke
Ohia, Tanzania Nkeji abuo na Tinkom iri na itolu 6
Ezigbo obosara ala oke ohia hectare di iri nde ato
na ato nkeTanzania no ugbu a na nsogbu
NYUTOO NA I LA N'IYI
Phillipines Na Elee Anya Usoro Ohuru
Ikpofu Ahihia Nkeji abuo na Tinkom iri na ato 4 Manila ejighi anya oma
acho uzo ohuru aga eji na
ekpofu ahihia n'ihi ebe nwufu ahihia na ejula
NDU OKE OHIA
Mbeleta Aka n'oku Azu Mmetutere Mba Ghana Nkeji ano 7
Itu aka oka ibe n'usoro agba ohuu oku azu ji nwayo
emetute oku azu mba Ghana. Umu Ahihia Ekwe
ghi-ekwe Akparala
Obosara Ala Owuwa Anyanwu Afrika Nkeji abuo na Tinkom iri na abuo 6 Umu
ahihia ndi ahu katara ahu akpagbueala, umu
obosara ala owuwa Anyanwu Afrika Ngalaba
Umu Ntakiri
Ubochi Ichu Nta Enyi Ulo Nkeji ise na Tinkom iri 10 Anya ukwu
mere anu ulo jiri nye eze umu bu a onu
odum okpu eze ya.
Ugo Na Aguba Nkeji abuo na Tinkom asa 12
Nwa oke okpa na ugo buvu ezi enyi ma ichoo aguba
gbakere ha
Kedu Etu Oturu Kpo-Kpo Si Atu Onu Na
Osisi Kporo Nku Otu Nkeji na Tinkom abuo 11
Zute nnunu na-atu onu na ogwuru gwu osisi kporo
nku maka akwu ya
Kedu Etu Enyi Mmiri Si Eche-Kwa Onwe
Ya N'aka Ndi Iro? Otu Nkeji na Tinkom iri na otu 11 2
2 Page 3 4
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
3
Akuko
Ihe Gomenti Na Emefu O bu Ezi Ihe? Nkeji abuo na Tinkom asato O ga bu ihe
itu n'anya ma otutu mba Afrika mata na ihe Gomenti na emefu abughi Nkwado usoro
aku n' uba.
Nchoputa otu akporo Nkwado muta nke no na mba U. K na ihe emefuru n'umu ihe
na abughi oru mbo na eriri egosila mkpotuoo onodi aku n'uba . Nke a kachaa di
ire na obodo dika Naijiria ebe umu oku obula leere anya
ebe oru Ngo si n'aka gomenti. Umu oru Ngo ndia butere Ntybata erimeri, akuru
ngwa oru na akpa uche iru oru ndia. N' ihi ya okwu aku n'ubaenweghi nigboroogwu
ma otu.
Oru nyocha mmefu a gbara na Tanzania bu obodo etoolite-ettolite nwere umu
ihe di iche iche chere yaaka ngba bu nke butere umu ihe iku ajo n'ala. Nchoputa
a gosin na n'umu ego ama emefaare na ebute oga n'ihu
iga ije ariri. Nchoputa a gaara n'ibu igosi mbelata mmefu onu ego nke butere
ihe si ike n'usoro okwu aku n'uba
Nchoputa a gosiri na enwere uzo ato gbara okpuru metutere obodo ndia na etoolit
-etoolite ndi a gunyere oru mbo ma o bu mmefu na nwunye, enweghi mbo ma o bu
mmefu na oriri la na okpuru kpu mmefu n'isi
mmadu. Nwunye umu ihe n'etiti obodo ndi na etoolite-etoolite enwghi uru n'usoro
Okwu oku n'nba. Ebe aturu anya udi ego mmefu a mita mkpuru oma N'usoro aku n'uba.
Oke oriri so gbue onodi aku n'uba. Ma mmefu
onu Ego ebe usoro ahu ike na muta di metuteye umu mmadu nyeve aka nkwado aku
n'uba.
N'ikwado kwa aku n'uba, isi ochichi obodo ndia na etoolite etoolite kwesiri
igba mbo mbuli elu mmefu ego na
muta, usoro ahu ike. Ekwesiri igba ndi oru nkiti ume. Umu usoro iwu ohuru ndi
a kwesiri inwe mgbasa ozi maka inabata ndi nkiti si mba ofesi inwuye ulo oru
mbo na enye maka.
ID21/ Obasi Ogbonnaya
Ezi Umu Ihe Esere Ese Nke Chi Okike Adila Otu Nkeji iri Tinkom iri na Ihe
kariri iri puku umu chi okike esere ese bu, okachaa mma achikotara onu n'etiti
mba uwa ga aputa ihe mgbe
na-adighu anya Nyere mmadu nile ikiri site na pii mkpochi. O bu ndi otu kwado
nche-kwa Nke etiti mba uwa na canon bu ndi bu akum nguru igwe na ngwa oru metutere
anya na akwado nke a.
Na mmeme Ngozi oba akwukwo emere na Franfurt na mkpuru abali irina ise nke
onwa iri, otu abuoa, gbaghideren'amuma Ngozi umu ulo ihe esere ese. Oha na eze
ga ekeete oke ya n'ime Okara afo puku abuo
site n'igwe Internet. Ma ha ga ejogodu Usoro ngwa oru ha kpoogachi oyinyo umu
ihe ndi a maka muta na Mgbasa ozi.
Umu ihe ndia bu puku nde puku ihe esere ese bu nke esere ka mgbe imefo 1964.
O bu ndi osisee mmadu nari ise n-etiti ihe mba uwa chikotarankea. Ozi onyi nwetere
na ekwu na nke a bu ntupe nye azu. Umu ihe
gbasatara oru Ngo, ogbe nkeji uwa n'umu ka ana akwadobe nso nso a.
Nkea bu igba-kwunye aka oru wwf aji agbasa ozi n'etiti mba Uwa nyere ndi oru
nka Osi WWF 3
3 Page 4 5
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
4
Uwuwa Anyanwu Ka Nwe Enyem Aka Karia Odida Anyanwu N'ime Afo1990 Nkeji abuo
iri Tinkom abuo na isii
Ka nba Soviet Union daara, enwere nnukwu ujoo, na enyem aka si mba Afrika
jee obodo ndi ahu na etoolite
etoolite n'etiti mba owuwa Anyanwu Europe. Nchoputa a putara ihe afo iri mba
Afrika tiri mkpu maka inapu ya nwuyeju umu ulo oru mbo nke ndi isi ocha jiri
meghide ya.
Nkwekorita akwukwo nyochaa, ka aguputara n'onodi nzuko Kwa afo 1999 enwere
na United Kingdom Development Asociation (DSA) Akwukwo a koowara umu ihe ndia
bu nkwado Enyem aka nke otu okwu
aku n'uba nyepuru n'ime ayo1990. Okwuru na enwere mbelata nkwado enyem aka na
odida anyanwu ebe enyemaka chigharii ebe owuwa anyanwu na oge mgbe ahu. Otu
okwu aku n'uba amatagbi nke a n'ihi mgbanwoe
onodi enyem aka nke otu a
Umu obodo ni le a ana enyene aka na etoolite etoolite ka akporo odida anyanwu
n'ihi onodi ha di n'odida
anyanwu akara uwa okirikiri.
Umu akuko si n'aka otu a gbara ka mgbe ime afo 1990 wee rue afo nihu ibu kwadoro
nchigharia jeere owuwa anyanwu nke bu kwa mgbkwunye enyem aka nleeru anya gosiri
mgbanwoe n'umu
ihe edeegasi na etu esiri kee ego enye m aka ma zoo Nchigharin ya site na mba
Afrika jee owuwa Anyanwu
Europe, ma nwe mbelata onu ogu enye m aka n'etiti Afrika.
Muta nke otu a Chooputra umu mgbawoe nke otu okwu aku n'uba jiri koowa enye
m aka nke gunyere umu enyen aka gboro mkpa n'etiti mba uwa. Nkea bu ihe di iche
n'usoro eji hiwe amuma enyem aka. Enwere ike
inabata na mgbanwoe sitere n'umu ogu enyem aka iji nye
aka ebe odida no.
Ndi otu muta a tuputara umu usoro ndia maka igboo umu aghoom Nke gunyere:
-? Nkewa enyem aka onu ego emefuru igboo umu nsogbu etiti na ndi eji akwado
mmepe
? N'udi ozo otu okwu aku n'uba nwere ike igbanwo nkowa Nkwado enyem aka ya
nke gunyere ego igboo mkpa umu Nsogbu di iche n'etiti
? Inwe ndi nkiti nleeru anya akwukwo ego maka ichikota onu Ego ndi nwetere na
obodo ndi nwetere onu ego a karia ndi nyepuru onu ego ime nkea
DSA
Phillipines Choro Uzo Oharu Iji Kpofu Umu Ahihia Nkeji abuo na Tinkom
iri na ato Manila bu isi obodo Phillipines n'odida owuwa anyanwu , Asia
ewepulaala iwu obodo maka ezi oyi gburugburu
obodo makaIkpochapu umu ahihia n'etiti ime obodo a.
Usoro iwu a choro ka ekeesa umu ahihia nda n'uzo ano bu umu akpa plastic, ahihia
ndu maka umu ihe ndia na ere ere, akpa oji maka ahihia nke umu ahuhu ga eri,
ebe akpa obara ga bu maka umu ajoo n'a ahihai ndi ahu
nwere ike ibute oria ofufe ebe ndi mmadu no. Nke ughie maka ngwa oria ulo ogwu.
Mbu ana atukota umu ngwo ngwo ahihia onu ma kpofu ya na otu ebe n'ime obodo
ana ekpofu ahihia. 4
4 Page 5 6
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
5
Usoro agba ohuu a putara ihe manila mgbe ebe ha na ekpofu ohihia malitere jupute
na ahihia ma choo kwa mmechi. Ma na ha enwebeghi ebe ozo aga ekpofu ahihia.
Ndi oru n'etiti manila malitere iti nye umu iwu maka
mkpofu ahihia, nke a bu igbochi nsogbu nke nkeaga ebute.
Ndi nkato amaliteela ikwuto iwu ohuu o dika ihe gburu oge ma di kwa suke suke.
Ha kwuru na usoro nkesa umu ahihia aputabeghi ihe. O bu ezi okwu n'uzo ogbe
manila ji ekpofu ahihia bu ikpo ya oku na ki ya n'ala di
ezi. Ma etu ihe siri kwuru ime obodo choro ikwusi nke a kpam kpam n'ime afo
2003, ma weeputa kwa ogbe mkpofu ahihia ndi a maka ibara ha uru.
Umu nsogbu nke ha turu anya bu onu ego olee o go ewe ulo obula maka Etu esiri
kesa umu ahihia ndia. (Ihe dika USD otu maka iri akpa abuo.) Ikpo ko ya aghara
aghara na iwu siri ike maka iweputa umu akpa ahihia
ndia tupu ugbo ala na ekpofu ahihia erute. Iwu ndi a sitere Iri abuo n'ise USD
wee rue mkporo onwa isii tinyere oru ime obodo.
Na agbanyegi umu nsogbu nile a, ndi nile nke bi n ime ogbe a chere na oteekariri
iwu a gari iputa. Ha leere anya na nke a ga enye aka mkpoko ntuleghari umu ahihia
ndi a ama eliri n'ala
ufodi obodo ndi ozo nwere ike izere usoro amuma mkpofu ahihia nke manila maka
izere ya iji wee so onodi mkpofu ahihia n'ime mba Afrika.
Ihe Achoro:-Ezi Iwu Okwu Aku N'uba, Abughi Enyem Aka Otu Nkeji iri tinkom
ise na ato
Umu obodo ndi a na etoolite etoolite ga enwe nsogbu enweta enye m aka si
etiti mba uwa maka iji wee kwado usoro amum mmepe nke etiti na mgbe odi n'ihu
ihe na choro bu umu obere egomgbazinye ma Ubara
muta banyere okwu aku n'uba n'aka obodo ndia na ebinye ha ego. Nke a bu maka
usoro ohuu nke ulu oba nke etiti mba uwa weeputra choro usoro iwu okwu aku n'uba
kwu chim. Otutu umu obodo ndi a no mgbazinye
ego enye m aka na elee anya ulo oba ego nke etiti mba uwa inye ha usoro ha ga
agbasoro.
Oru nyocha nke a imere na Mahadum Nottingham nwere Nkwado mba United Kingdom,
ngalaba nkwado
nke etiti nwe kwara nkwado ebe Ulo oba ego etiti mba uwa no. Nchoputa na gosiri
na agbasighi ike n'etiti obodo ndi na enweta enye m aka kachasi noro n'aka obodo
ndi ahu okwu aku n'uba ha na esighi ike.
Ana tuwa anya onu ego eyem aka, maka iwunye umu ulo oru mbo ma ndi oji ego
achi nta oku na adaa mba mgbe ndi na enye wa umu enye m aka akwusighi ike. Nkea
bu ama m okawa Oliver Morrissey bu otu onye
na ndi chiko tara umu akuko a. Mgbe enwere ihe itu egwu nke a ga emetute onochi
aku n'uba. Nyocha a leebara anya n'etiti obodo iri asato na asato bu obodo ndi
a na etoolite etoolite.
Dika nchoputa a siri kwue, akwusigi ike a meetutere onodi aku n'uba uzo abuo.
Nke mbu nwere ike imeetute usoro aku n'uba na akwusighi ike n'uzo, unwu, oke
Idie mmiri, onu ahia aghara -aghara. Nke abuo bu
akwusighi ike a nwere ike igbu umu iwu na nwunye ulo oru mbo.
Umu ihe ndi ozo bu mbelata ezi enye m aka na nkwado onodi aku n'uba. Uzo ndi
a ga esi gboo ya gunyere Nkwalite usoro iwu onodi okwu aku n'uba nyere obodo
ndi ana agbazinye ukwuru chim ya na obodo ndi na
enye enye ha ileeru anya n'etiti obodo ndi ahu ohere akwusighi ike no maka ikpaohisi
ya. 5
5 Page 6 7
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
6
Ndi Ekwesighi I No Ebe Ahuru Ha, Bu Nnukwu Nsogbu Nyere Oke Ohia Tanzania
Nkeji abuo na Tinkom iri na itolu
Mba Tanzania na eri ariri banyere nari puku ise obosara ala hectare bu ezi
ohia kwa ayo n'ilu ndi ahia oku osisi
no ebe ahu. Dika akwukwo ozi bu isi okwu "Gbute na Oso Ndi ekwesighi i no na
azu ahia osisi na ogbe ha." Akwukwo a na ekwu n'aka ndi isi ochichi no n'ime
ikpa uru a, bu nke na etinye obosara ala di iri nde ato na-ato
hectare na ihe iyi oke egwu.
Ikpa umu uru oke ohia a na iri ngari Nchikota aka oru tinyere ajoo aka Oru nke
ndi otu oru custom bu ihe ndi
nke meetutere obodo ndi a Gunyere-Kenya, Senegal, Ghana, Naijiria, na Cameroon.
Akwukwo a koowara na Tanzania enweghi usoro gbasiri ike ine nche-kwa oke ohia.
N 'ihi akuko a ka onye isi obodo mba Tanzania bu Prime Minister Fredrick Sumaye
jiri nuo iyi ikpa ndi ahia igbu osisi a eze.
Onye ji okwa nnukwu ode akwukwo nke ulo oru aku ime ala na njem nleegbari
anya bu Philemon Lubanjo kwetere n'u odi ndi oru na aru n'ulo oru oke ohia a
nwere aka n'uzo na ezighi ezi na ahia mgbere osisi a. Elee
kwara ha anya dika ndi nke na ejikoo aka egbu umu anumanu ndia. Mana na ogoro
na o bughi ezi okwu na ndi oru ngalaba nchekwa ndu umu anumanu a nyere aka esi
umu anu ndia dika ndi otu di nta Tanzania siri
kwue. Ndi ozo nke ana enyo enyo n'usoro ahia osisi a bu ndi nke na atu mgbere
ahia osisi nke gunyere ndi
nkiti, ndi na akwo osisi na ndi ulo oru na eche kwa umu osisi a.
Lubanjo Kauru na ila aku n' 'iyi metutere oke ohia n'umu ebe nehe kwa di iche
iche. Otutu ndi a enweghi akwukwo ikekere eji egbu osisi, nku manu na unyi.
N'iyi kwusi unwu ndia, isi ochichi amalitela irio enye m aka ndi ime obodo
nile nke bi na akuku ebe ahu. Enweghi uzo ozo aga eji enweta ihe eji emenwu
oku meere ndi ime obodo jiri akuru ohia a dika ebe igboo
mkpa ha. Ana akuziri ha iche kwa umu oke ohia a karia ila ya n'iyi maka uru
nwa obere mgbe.
Ehiwe kwala ndi oru uwe oji n'etiti okporo uzo ndia maka ikechi ma o bu jighide
ndi nke na onweghi ikikere
ime ihe obula n'ohia a Environmental News Network
Umu Ahihia Ekweghi-Ekwe Akurula Obosara, Ala Owuwa Anyanwu Nke Afrika Nkeji
abuo na Tinkom iri na abuo
Nnukwu Obosaa ala na efughi ego nke owuwa anyanwu Afrika eji akwado nduumu
anu bu ebe ahihia juputarano na nnukwu ujoo n'ihi ajoo ahihia. Ahihia akporo
Tarchonatus Camporatus bu udi ahihia a na akpa ike na
adiwa na mmiri bu nke bu ajo oria n'iyi, osimiri, odo mmiri na odigiri otutu
iriafo n'etiti odida anyanwu Afrika.
Ahihia a akporo Tarchonantus Camphoratus ka ama kwa ka Masai, aha leleshwa ka
achoputra ir apo ato gara
aga. Ndi muru maka ekere uwa kwuru na ahihia nwere ume ibi na ogbe obula ma
obaghi uru obula. O na akpagbu umu ahihia ndi ozo bu ebe ahihia juputra ebe
anu ma o bu
Mmadu adighi eri ya.
Ahihia a nwere ike ikpara ala dika akwukwo ozi a siri kwue si owuwa Anyanwu
Afrika bu kwa akwukwo
mbiputa ogugu kenya nke gunyere umu ugwu okwute bu Agha bu ebe o na etoowe otutu
ma gba mgboro ogwu gbasara n'umu aja na enyegi umu ahihia ndi ozo ohere tumadi
akwukwo ogwu. 6
6 Page 7 8
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
7
Ndi muru ihe gbasatara ekere uwa, kwuru n'ubara ahihia a, adila okpukpu amo.
N'ime iri afo ato bu nke kpachi koro otu nari puku hectare na iri ato na mba
kenya nani, tumadi na agbata di n'etiti ugwu Rift. Na
Laikipia mgbago ugwu Kenya mgbasa ahihia a churu umu anu izoo ndu ha. Nke a
butere umu nsogbu nyere
ndi na akpa anu ichoo erimeri umu anu. Ebe o bula ahihia leleshwa kpara, ndu
umu anu n'ohia na ekpochapu kpam kpam.
Ufodi ndi oru okere uwa amaala okwa, n'oburu na eche kwaghi ahihia Leleshwa,
n'ufodi ala ahihia nke owuwa Anyanwu Afrika ga nwu ma Kponwu. Ma etu osila di
odika achoputra umu manu n'ime ahihia a, ebe
ndi oru muta ihe omimi na gba mbo ichoputa uru o ga baa. Nkea butere inwe olilee
anya na nkea nwere ike nche kwa mgbe owuwe ihe ubi n'odi n'ihu
ANF Wildlife News
Ihe Ejiri Mara
Mbeleta Aka N'oku Azu ji Mba Ghana Aka Nkeji ano Oku azu na mba Ghana, no
Ugbua na nnukwu nsogbu n'ihi ubara ndi oku azu si ime obodo ikpee mmiri ha na
ubara aka oru nta n'uzuagba ohuu umu ugbo eji aku azu n'ime oke osimmiri Nsogbu
mbu ha malitere iputa ihe
mgbe usoro omenala na egosiwe udi nri azu di iche iche nke ndi nile bi n'akuku
osimmiri ada chaghi nke oma.
Agbanyegi umu ufere oyi, onweghi ihe o bula gosiri n'emume a abiala Gafee.
Omenala oku azu ndia na ejuputa n'umu nri azu di iche iche, Obughi umu azu,
n'ihi na odebeghi anya amalitere oku azu obere azu ndia n'ubara bu
nke ndi oku azu na awugharazu na osimmri.
Na ikowa nkea, bu ike usoro mkpari onu ochi ejiri mara etiti mba Afrika ga puta
kwa ihe. Ndi oku azu no ime obodo Accra bu isi mba GhanaTukwasiri uko azua n'akora
umu azu nghaazi omumu ya. Ndi obodo na enwe
kariri nwute gbasatara nghazi omumu a wee na ahuta nsogbu ndia dika ilaaghadi
azu n'onodi a.
Ma etu osiri kwuru otu onye n'ime mmadu ise ka oru ya na eteenye eleenye, n'ihi
na otutu ha na aku oku azu, na emechaa kwa ma na atu mgbere ahia ya. Onye ji
okwa Deputy Director ulo oru oku azu bu mazi George
Hutchful kwuru na enwere ihu ubochi adighi mma mgbe odi n'ihu maka nke a.
Onu ogugu na uda ibu azunazi agbadata nke ukwu n'ihi n'azu ndi ana akuwa di
obere tupu egbue ha. Nkea na
ebute ndaghachi azu na enweghi ego n'etiti ulo oru a. Otara ha uta na etu ha
si nachi kota aka oru oku azu bu ihe na enye mba Ghana mbuli elu n'oku azu.
Mazi George Hutchful kwuru na gomenti na agba mbo ikwusi nsogbua site na itinye
iwu nwere onu ogu azu olee ekwesiri igbu bu nke oru nta n'uzu mebiri. Onu ogu
olee enyedebere na Ghana bu igbu azu di nari puku
abuo na iri ton kwa Afo. Ma agbasogbegi usoro a ma otu.
N'ime afo iri gaara aga, kwa afo ana egbuwe nari puku ato na iri ise ton na
nari puku ano. Mazi Hutchful kwuru na iri puku asoton ka ana ebuatawa kwa afo
iji meejuputa onu ogu obodo choro. 7
7 Page 8 9
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
8
Azu bu otu uzo esi enwe protein bu anu ana eriwe na mba Ghana tumandi n'etiti
Ime obado ndi ahu mmepere emmepe. Nsogbu ndi a ga obawa nye ma esoro amuma ihe
osise obodo enyeye na Ghana. N'ime iri afo abuo
n'ihu ihe kariri okara ndi Ghana di nde mmadu iri na asato ga ebi n'etiti ime
obodo mmepere emmepe, nkea ka
mazi G. Hutchful kwuru ga ebute onu ogu ga eri nri azu ibawanye.
Ndi nke na aku oku azu n' ime obodo amarala aka mgbaa. Ha mere ka ndi otu
ha inu iji umu egbenduru egbu azu.
Dika onye isi oche oku azu ime obodo mumford bu onye nke duru ndi a n'iyi
ha na Mmai aka mere, onye nke daara iwu a ga eji aka ghoro ogu mmuo ndi mmiri.
Enwere ihe kariri ugbo amara puku itolu ebe okara ya
nwere igwe ugbo ala bu nke eji aku oku azu n'etiti ime obodo otu nari iri asato
na itolu n'usoro ikpere mmiri Ghana di nari ise iri ise kilometres.
Ugbua, Gomenti ga na enyochasi umu ubu ugbo aku azu. Ekwuru n'obu KoreanKachasi
nwe umu ugbo ndi a eji egbu azu. Otu oru nyochaa amitala mkpuru oma. Ano n'ime
ise ugbo mmiri geji egbu azu enyo chasiri na
ogbe odo mmiri tema ka ndi oru ngalaba oku azu kechiri Edward Ameyibor
Ndi Oru Mali Nwere Mmeri Na Mbulu Elu Ego Ugwo Onwa Nkeji ato na iri Tinkom
ato
Ndi oru Mali nwetere percent asa na ego ugwo onwa ha site na ezi Njeghariri
iwe nke ndi otu ndi oru gbara. Njeghariri iwe a nwetore ha ihe kariri ego ugwo
onNa bu Nke malitere n'ime onwa iri a. Aga emeghariri
onodi ugwo onwa ndi oru nile bu nke ga adi ire malite n'ime onwa mbu. O bu ndi
otu okacha mara muta umu ihe na ndu mmadu, gomenti na otu nnochite anya otuoru
bu onye minista onodi ulo oru ndi oru na enyem oru ga
eleeba anya n'usoro ugwo onwa a. kea gunyere ousmane oumarou sidibe.
Ububo ndi ozo nke ha na gomenti kpara leebara anya n'odi mmandi oru nke gunyere
onu ihe ahia umu nri ikwuru otu onu bu nke jibu iri percent wee ria n'afoa.
Ozo ya bu ibudata onu ahia oku Latrik Kilowatt ana
amuwa kwa awa nyere ndi oru. Umu ihe ndi a malitere idi ire bu nke nabatara
ezi okwu oru n' oru umu mmadu.
Otu onye oru kwuru na mgbe umu ihe ndi a ga amalite idi ire bu okwu nkwa siri
ike.
Ma ufodi ndi oru turu egwu n'onu ahia a nwere ike iri ma etinye kwue ego n'ugwo
onwa. Anyi ga elee anya innata etu ndi ahia ga esi eso mbuli elu ugwo onwa,
n'ihi na ha soro bulie onu ngwa ahia ha, anyi ga alaghachi azu
ebe anyi no na mbu nkea bu otu onye oru UNTM no nwayo ilee umu ihe na agbanyegi
etu ndi oru nta akuko si agbasa ozi a bu ihe okpu. Ochetere ime afo 1994 etu
iri percent mbuli elu n'ugwo onwa na agbanyegi mbudata
onu ego CFA Franc esighi baa uru, ma umu onu ahia riri elu oji. Ma etu osila
di ihe ka kwu etu esi eregasi ha n'etiti oma ahia .
Mamadou Bathily bu otu onye so wee kpa ububo a, kwere nkwa onu ahia idi ka
esiri hu ya, ebe aga enye gomenti ntuzi aka etu ha ga esi jigide unu ihe ndia
idi onu ala. 8
8 Page 9 10
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
9
Mbuli elu nke ugwo onwa a, bu maka ndi ori bekee no na ihe ntarama ahuhu k'a
mgbe. Agaghi anabata ya ma otu ma oburu n' onu ahia ngwa ahia dika eresi, mmiri
ara ehi, manu nri, manu oku na millet arai elu ikpochapu
ego a etinyere, nke a bu okwu Bathily.
N'onodi nke ya, sidibe kwere nkwa mmejuputa ihe nile bu ububo ya na ndi otu
oru nwere.
Ndi otu ozo nabata kwara mbuli elu ego ugwu onwa a bu ndi Confederation Malian
workers Union (CSTM) bu ndi nke nupuru isi iso nye na otu, na njeghari iwe.
Amadoun Anion Guindo bu onye isi out (CSTM) kwuru
n'a agbanyegi na mbuli elu ugwo onwa bu ihe mbu. Ma na ozighi ezi na ha ga na
ebu agha mgbe nile.
Ndi otu CSTM na ha ejikere kwa imalite Njeghariri iwe ka akwusi enweghi oku
aghara aghara ana enwe Na na ege Okochi n'ala ha. Ndi oru nkiti no kwa n'amuma
ijee njegbaririiwe maka mbuli ego ugwo onwa ha, bu
nke ha daara mba isonye mgbe ububo no na aga n'ihu. I P S
Agbam Onya Ogbe Nleeta Ohuu Na Madagascar Nkeji ato na Tinkom iri na otu
Andringitra bu ogbe nleeta ohuu ugbu na madagascar, nyere ndi njem nleeta.
O bu n'onwa iri ka emmepere
ma buru na obi imita mkpuru oma dika ndi otu oru nche-kwa umu ndu anu ohia nke
etiti uwa si ezi ozi ya mere ejiri keewaputa ya. Ndi ozo aka ha no kwa n'ime
ya gunyere National Association for the Management of
Protected Areas (ANGAP) isi ochichi Madagascar na otu enyem aka si mba Germany.
(KFW)
Andringitra di iri puku ato na otu , otu nari iri isii ma too utee ya n'etiti
ogbe nche-kwa agba ochie -bu Ramonafana na isalo. Umu ihe ndi mere ya okacha
mma, bu umu anu di iche iche n'umu osisi, usoro oke ohia
ato juru oyi, nguchi oke ohia umu ugwu bu ahihia na mkpume edoro onodi chi.
Ihe ozo bu ugwu Boby Peak di puku abuo nari isisi, iri ise na asato bu ugwu
nke kachasi elu n'etiti obodo Madagascar ma nwe kwa uzo esi aga ya.
Ogbe nleta ohuu a nwere ihe maka ndi njem neeghariri anya nkea bu okwu onu
ndi otu wwf n'ime abali asato
nke onwa iri. Otu okpuru kpu ihe nke ebe a bu inye oheye ndi oruihe omimi imenehoputa
ha bayeye muta ogige na usoro iri elu ji oke ije. Enwela uzo ije di kilometre
iri ano na ogbe ano ndi ozo akwadobeye maka ndi
njem n'ime ogbe nleeta ohuua.
Umu ihe nile ndi a ka akwadobeye na Andringitra ka mgbe ime afo 1993 bu maka
igbaa ndi nile nke na abia
ebe ahu ume na ikwado nche-kwa ogbe ebe ahu.
Umu ime obodo sonyere n'umu mkpebi ububo kwesiri nchekwa na nkwado ogbe ndi
a n'udi omumee ya.
Isi atumatu ogbe nleeta ohuu bu nkwado njem nleeghariri anya ga eche-kwa aku
a uba ebe ahu ma nye kwa
aka itu ndu manu n'etiti ndi ime obodo ma na agbasa kwa ozi odi n'ala ha.
Eweepu ala okoro oke ohia ndida anyanwu na ndida odida anyanwu, Andringitra
dika ebe ezumezu ihe nile ejiri gozie mba Madagascar no nke onye nchikota oru
otu Integrated Conservation Development project bu
Lantosa Ramarogaona n'ulo oru ihe mmeme nke WWF Madagascar. 9
9 Page 10 11
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
10
Ihe kariri puku mmadu iri na ise bi na ime obodo otu nari inise na isii bi n'akuku
ogbe ohuu a. Etinye kwara ha n'umu oru Ngo nke ogbe nleeta ohuu a.
Ihe kachasi ikikere oru ngo nke nkea nwere si imee obodo Betsileo, Bara, na
Tanala. Nkea bu okwu Joseph Ralaiarirony ji okwa Director oru Ngo a. Enwere
ndi nke nabatara ma nye kwa ohere iru our n'umu Ngozi nile
n'usoro omenela maka iche kwa umu oku ogbugba na oke ohia. N'ihi mmasi ha oru
aka ha kwusiri ike WWF
Ngalaba Umuntakiri
Ubochi Ichu Nta Anu Ulo Nkeji ise na Tinkom iri [N'umu akuko agba ochie
nke Bushman si ndida Afrika, Anu ulo na eribu anu ma buru di nta ana tu ujoo]
Onwere otu nnukwu enyi na atu ijoo bi n'odoo mmiri. O bu ezi di nta mara nka
ma nwe oguunke umu anumam na tu egwu. O bu ihe itu ijoo nke na ogwula nani enyi
ohia na rhino bu anu ndi enweghi nsogbu n'aka ya.
Ma otu ubochi enyi ulo a nwetore odum na mberede ka o na anu mmiri na efere.
Enyi ulo choro igbu odum ha
na mpi ya, ma odom rioro ya ka omee obere. Ma enyi ulo kwetere ihapu ya na otu
ihe, na odom ga bu ohu ya ma gbutewere ya anu. Odom kwere otu mgbe na enweghi
olilee anya ozo.
Enyi ulo nyere odom iwu ka ojidere ele na anu mmiri na efere. Odum kwere ma
bute kwara ya anu ele ogburu, bu nke oriri na udo. N'ime uche ya, okwuru na
nke a bu ezi oru, ugbua aga m enwe ohere iri nri chihie ma
dagharia, ma rahu kwa ura n'okpuru ndo mgbe o bula m choro.
Echi ya, enyi ulo kporo odum ozo ma nye kwa ya iwu ijidene ya myinya ohia maka
nri ututu. Odum looghachin oso ha na aru ogburu, enyi nlo wee jiri anya ukwuwee
rie inyinya nile a . Onweghi nke ohapuru odom ma otu,
obuladi okpu-kpu ya dika onye jeere ozi.
Ka nkea gaachara, enyi huru odum ubochi nile ma na ezi kwa ya ozi igburu umu
aru manu iji wee gboo aguu anya ukwu ya. Ma onweghi mgbe ohapuru nri obula nyere
odum.
N'ihi na eze umu arumanuna na eweputa oge egburu enyi anu, nwunye odum n'umu
ya na atazi ahuhu ichu nta,
ebe ufodi umu odum na onwu n'agwu. Ka odum mpako a nazi adaa mba, enyi na ebuwe
nye ibu na anya ukwu ya. Omalitere iri nri ugboro ise kwa ubochi, ebe odum na
enye umu erimeri a nyere enyi ulo.
Otu ubochi enyi huru odum ka odina na okpuru osisi ogwu juru epe ike gwuchaara
ya.
Okpolitere ya na nye kwa ya iwu ichu nta anu, maka ndu ijee aweele ya. Enyi
ulo buru ibu ma bufe oke na onweghi ike iga ije. Ugbua onwe la oke aguu n'ahun
ya.
Enyi kporo odum si ya ubochi taa iga igburum anum ga eri, ma odum ma na nke
a bu ibu aru na ogaghi ekwe omume tumadi ugbua ike gwuru ya. Onupuru isi wee
tie nna anyi ukwu cheba nkea ime"! Obuladi nwa m
agaghi emefu ya Oji iwe feechaa aji oru weejuo ihugi ezi n'ulo m? Aguu nazi
egbu ha n'ihi ewebeghi ohere chuo nta anu. Anam ari o gi biko enyi tooghepu
m na nkwa nkwere. 10
10 Page 11 12
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
11
Ma anya ukwu enyi kariri akari n ihi na onweghi omiko o bara mba na oke olu
na m zooro ndu gi! N'ihi nkea ikwesiri imee ihe anyi kwekoritaa iji kwanyere
onwe gi ugwu. Oji mpi ya wee tie n'ala koro oke ntu nke
ukwuu.
Odum piakotara onwe ya, mara na enweghizi ugwu n'oru ya wee kpebie a ime ihe.
Otiri enyi oh! Na nwute o bu ezi okwu na m kweisri imee ihe ichoro dika isiri
ma na n'iwu n'ihi anya ukwu, ka
m gbue umu anu nile bi n'ohia ekwere m izaa gi oku mana aga ebido godu n'ahu
gi.
Ka odum na ekwu omagoro n'azu enyi wee tinye eze ya nile n'olu enyi ma gbue
ya otu mgbe.
N'ikpe azu, odum na ezi n'ulo ya nwere erimeri buru ibu nke ka nke a meechara
ha malite iri anu enyi ma na chu nta ya. Umu enyi ndi ozo muru ako n'aka odum
wee malite iri umu ahihia ozo. Ha Kpebiri na odi mfe ibi
n'igwe maka iche kwa onwe ha n'aka eze umu anu manu bu odum. When Hippo Was
Hairy
Kedu Etu Nnunu Oturu Kpo Kpo Si Atu Onu Na Osisi KporoNku? Otu Nkeji na
Tinkom abuo
Nnunu oturu kpokpo bu nnunu bu onu siri ike nke nwere mgbasi ike ukwu eze
n'isi ya. Nke bu otu uzo Chineke siri kee nnunu oturu kpokpo ibi ndu na ogbe
ya, juputere na osisi kporo nku. Ebe ufodi umu nnunu na
eji ahihia n'umu nju aku-akpa akwu ha ma oturu kpokpo na akuwa akwu ya na osisi
kporo nku site na itu ohere karia osisi ndi ndu. Ha ji kwa onu ha atughe ala
acho nri n'azu osisi icho umu erimeri.
Otutu umu nnunu oturu kpokpo ka ana enweta kariri n'etiti mba Afrika. Ndi
di ka oturu kpokpo gbara aji na oturu kpokpo Cardinal. Oturu kpokpo gbara aji
nwere otutu ihe oji onu ya eme. Ubochi oboula o na eti igba
ha na onu ya na osisi kporo nku n etiti ogbe ya. Ozi nke o na eziwe bu nkea
-nka a bu ulo m ebi m ebe a. Chongololo
Kedu Ka Rhino Si Eche-Kwa Onwe Ya N'aka Ndi Iroya? Otu Nkeji na Tinkom
iri na otu
Rhino nwere obere onya ma onaghi achuchasi uzo nke oma kedu etu osi eche-kwa
onwe ya n'aka ndi iro ya?
Ha nwere ezi nti inuru ihe ha na ezi isii imi ihe bu nke nyere aka ebe ajoo
anya ya no. Ha ji kwa mpi ha azoo umu ha n'aka ndi iro tumadi n'aka odum.
Ka Rhino na etoo ka on ebuwe nye ibu ibufe ndi iro ya n'etiti oke ohia obi.
Ma ihe bu ihe nwute nke di ukwu bu na onweghi anu obula nwere ike izoo onwe
ya n'aka di nta ji egbe, ma o bu onya ni nta. N'ihi nke a udi
Rhino abuo ka enwere n'etiti mba Afrika achoro ikpochapu. Ha bu Rhino oji na
nke ocha. Ndi na esi anu na chu kariri nta Rhino oji otutu afo ma na resi kwa
ndi mgbere ahia si Arabia mpi ya bu nke ha ji agwo ogwu odi
n'ala maka mmeko nwoke na nwanyi nanchedo isi mma. Ogwula ma anyi okere nkwucha
ma leeru anya ala ka ufu ndi foronu nooro, ma obughi aga ekpochapu Rhino oji
ikpam kpam. 11
11 Page 12 13
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
12
Ugo Na Aguba Nkeji abuo na Tinkom asa Otu mgbe n'ime obodo ebe ugo na
nwa oke okpa bu enyi bikotara onu. Otu ubochi nwaoke ubochi nw oke
okpa gaara onu ulo ugo weekeele ubochi omo ugo, inwere ike Igbazinye m aguba
ka nwere wee kpuo umu
dka isi?
Ugo nyere ya aguba, nwa oke okpa wee loobetara ikpu umu ya isi. Mgbe omechara,
odowere aguba a ebe di mma maka iweghachi ya azu na obere oge. Ma etu ihe si
eme nwa oke akpa nke obere huru aguba weere
ya . Bikoeuo ezi igwu egwu ma tufue ya.
Ka abali olee ma olee gaara, ugo choro ikpu umu ya isi wee juo nwa oke okpa
aguba onyere ya? Nwere m Ike inwete ya bu ugbua? Nwa oke okpa bara ulo ya choo
ya ebe odobere ya ma ohughi ya. Nwunye ya
kporo umu ya ma juo ha kedu aguba ugo? Ma nwa nke obere amaghi ebe nke nta n'ime
umu ya tufuru aguba a echetaghazi.
Ugo kwara, nwa oke okpa achoro m aguba m, ma inyeghachi gi m ya, iga enwe
nsogbu. Umu nwa oke okpa puru ichoo aguba ma ha enwetaghi ya.
Ugo gwara nwa oke okpa n'oburu na ichotaghi aguba a ga m eri umugi.
O bu ya meere ejighi nwe enyi n'etiti ugo na nwa oke okpa. Ya mere ugo noronso
nwa oke okpa ana ama jiji ebe nwunye ya ji nku ya ekpuchido umu ya mgbe ugo
puru nwa oke okpa ga aputa achiogharin aguba ebe nile
bu nke ohubeghi ya ma ubochi taa. Shanghani Folktales
Umu Okuwu Di Mkpa
Usoro Itu Ahia Nche-Kwa Tinkom iri na ise
Onweghi ihe di mkpa karia, ikuziri ndi agba ohuu uru ekere uwa baara nyere
ndi bi n'etiti ya -bu nke amam ihe mmadu na choo ikpochapu.
Sir Peter Scott (Artiste/ Environmentalist)
Otu Na Enweghi Aka Gomenti Na Ebu Agha Odi Mma Na Sri Lanka Nkeji abuo
na Tinkom iri na asa
Umu otu nke na enweghi nkwado gomenti na ebu agha ikwusi gomenti inapu nwere
onwe iba na otu masiri onye. Gomenti nke obodo a n'odi nso hiwere otu kommittee
nke ulo oru itu ndu manu na eleekota, ileeba anya
n'aka oru ndi otu Red cross Nke Sri Lanka (SLRC) nkea bu nke ugboro abuo nke
a na emee ka mgbe onwa ato n'ihi umu ebubo iri ngari aka azu buna amaghi oru
nke otu a.
Otu ohuru a ehiwere sitere na mgbazi nke onwa ise emere nyere otu ndi omeepuru
onye ona ara ahu (Regulation Registration Act nke afo 1980 bu nke ama dika Ngo
Act.
Ihe kariri otu nari ise edeela akwukwo na akpo oku ka akwusi umu mgbanwoe nke
otu oru Ngo a. Ha kotoro umu mmeghariri nile na nhiwe otu oru nleekota anya
otu SLRC dika ihe agaghi amita mkpuru oma. 12
12 Page 13 14
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
13
Nke a bu inwunye ukwu n'usoro onodi oru nke otu ndia. Ndi isi otu a kwuru n'umu
iwu ndi a enwere enwe ka di ire iche-kwa iri ngari n'ime otu nwere onwe a ma
taa ndi o buna nke daara iwu a ahuhu.
Iji ndi mmadu edochi onodi ndi nke aghoputara site n'aka ulo oru ndi na elekota
itu ndu manu bu ihe emere ugbua ebe otu SLRC no ga ebute nnukwu nsogbu amaghi
aha ya. Nke a bu ihe MIRJE deeputara bu
akwukwo otu oru Ngo Sri Lanka.
Ma etu osila di enwere umu ebubo nke eboro ndi mbu nke aghoputara na mbu imee
nnochite anya ndia na
SLRC ekwuru na ndi a kwuru onwe ha nnukwu ugwo onwa ma na agbaghariri ugbo ala
aghara-ghara, ebe ndi ezi n'ulo ha na aga njem mba ofesi na efu nka kwesiri
igara ndi otu nke notere akaa n'ime otu SLRC.
BAOBAB
Afo Ise Nzuko Beijing Gaa-Chaara Otu Nkeji iri Tinkom ato na asato Ndi
nnochite anya gomenti di iche iche gaa ezukoo na oke onodi otu United Nation
General Assembly n'ime
onwa isii nke afo 2000 ileeba anya ma mmejuputa umu ububo nkwekorita nke nzukoo
ano etiti mba uwa jikoro ndi ndiom nwere n'ime afo 1995 na Beijing. Ndi otu
Ngo amaliteela ikpoku ndi ochichi obodo obula iga
nzuko a ha na akwukwo gosiri na eweepula iwu nke meghidere ikpa oke meghide
ndiom. Ndi otu Ngo abuo a kwuru NGHATNGHA hiwere isi na Washinton D. C . U.
S. A na CEDAN na agbasa ozi iweta na mmechi
ikpa oke meghidere ndiom.
Oku a na abia izoo ndiom nghotara nke oma na iwu a ka di ire.
Mgbasa ozi bu ichetere gomenti iwepu ma o bu meghara umu iwu ndia ka ono na
aga n'ihu kwa afo wee rue oge Beijing tinyere nzuko onodi nke ise. Na oke onodi
nzuko puru iche ekwesiri ekwu maka ya na ezi mmasi
na itinye uchu n' (Karia ileeghra ya anaya) umu okwu a na muo bu ihe nke kporo
oku nwepu iwu ikpa oke ma NGHATA NGHA UGBUA
Nke a bu onu mmiri okwu Brooke Ackerly Nwanyi gbasiri ike ma buru kwa okanmuta
ana nzere okwu ndorondoro na mahadum California U. S. A Okwenyere na ndiom kwesiri
ileeru anya karia iwu ikpa oke ma
choo umu ihe ndi ahu na ebute ikpa oke na meghide ebe ndiom no.
Mmeghide Ndiom N'etiti Uwa Nile Otu Nkeji iri Tinkom abuo na isi ? INDIA
Nwata nwanyi di afo iri ka onye oru ugbo elu zoro mgbe onuru mkpu akwa ya.
Onye oru ugbo elu
meechara nu ihe butere akwa nwata bu na nna ya resi ya onye Saudi Arabia di
iri afo isii no ya nso na otu oru ego ha bu nari USD abuo n iri ano.
? KENYA Na ebe obibi ulo akwukwo ka umu nwoke di nari ato buru agha
ebe obibi umu agbogho. Umu
agbogho iri asa na otu ka amanyene inwe mmeko nwoke na nwanyi ebe iri na itohu
ka azoogburu n'ukwu na nwuo pii na igba aso ndu.
Onye isi ulo akwukwo a kwuru na umu nwoke ndia ebughi ihe ojoo na obi meeghide
umu agboghoa. Ihe ha choro bu mmanye inwe mmeko nwoke na nwanyi. 13
13 Page 14 15
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
14
? BRAZIL Nwokeji mma gbue nwunye ya na enyi nwanyi ya ekpelara ikpe ochu
nke abuo nke nwoke bu onye
nnukwu oka ikpe n'ulo ikpe a. Ihe ejiri kpelara ya ikpe bu na ochoro izee isi
onwe ya maka mmetoo
ugwu ya.
? UNITED STATES Nwanyi di iri afo ise na otu ka enyi ya nwoke mara
mma ugboro iri na itolu ma sugbue ya n'ime ulo ikpe
ka ona choo igbati-kwu nche kwa ndu ya. Ugboro abuo ka akpuru nwa amadi maka
inye nsogbu.
Ma ugboro abuo a akwusiri ikpe ya. Equality Now
Isi Obodo Mmanye Mmekorita Nwoke Na Nwanyi N'Etiti Mba Uwa Otu Nkeji Iri
Tinkom ato na otu
Amawa-putala mba South Afrika dika isi obodo n'etiti mba uwa kachasi nwe
mmanye mmekorita nwoke na
nwanyi. Akwukwo onu ogugu nke eweputara ihe na egosi na enwere iri puku ise
mmanye mmekorita nwoke na nwanyi gbaara n'ime afo gaara aga. Ndi ulo oru uwe
oji na akoowa na nkea egosighi onodi ajoo ndu
gbasatara mmanye mmekoo nwoke na nwanyi n'etiti obodo a. Ihe kariri iri percent
itolu na ato ka anaghi ekwuputara ndi oru uwe oji maka ihe ihere n'ujoo nyere
onye nke emere ya.
Dika mgbasi ozi nke ulo oru igwe okwu Voice of Amerika, oru mmanye a na esowe
mmuru ahu si n'aka onye buru agha a. Ma otu akuko nke oha na eze nuru bu nwanyi
ekechiri anya ndi otu abuo wee dina ya abali abuo
ma hapu kwa ya n'etiti agbata ugwu bu ebe ndi agbata obi nwetere ya. Imi ya
repuru tinyere igbirigbi onu ya. Onwe Kwara umu mmeru ahu di iche iche. Ozi
e si n'ulo ogwu nwete na akoowa na ndu nwanyi adichaghi
mma ma otu, na aga cho otutu mmeghari anu ahu ya n'usoro iwa ahu.
Dokita Jacob Zuma bu Osoje aka na chi mba South Afrika dika onye ka chaa nwe
omiko ebe nwanyi a no maka ajoo agwa a emesoro. Ma otutu ndi nkato no na isi
ochichi na ekwu na inwe muo di otu a abughi ihe
ohuru n'ihi na ndi mmanyere ya a ka emere nwunye ya na be ha bu kwazulu Natal
VOA 14
14 Page 15
Vol II No. 12
November, 1999 (Igbo) CHANGE Radio
15
Mkpuru Okwu Na Nkoowa Ya
ANGAP -Otu Aka Oru Nche Kwa Ogbe Etiti
CEDAW -Mgbasa Ozi Nkwusi Ikpa Oke Meghidere Inyom
CFA -Otu Nkwado Ego Ime Obodo Nke Afrika
CSTM -Otu Jikoro Ndi Oru Malian Onu
D. C -Ngalaba Columbia
DFID -Nkwado Ngalaba Etiti
DSA -Otu Muta Nkwado
GNP -Nchikota Ihe Emmeputara
KFW -Otu Enyem Aka Mba Germany
NCRC -Ogbe Nyocha Nche-kwa Ekere Uwa
NGO -Otu na Enweghi Aka Gomenti
ODA -Enyem Aka Nkwado Ndi Oru
OECD -Otu Nkwado Njikoo Aka Okwu Aku N'uba
TAC -Nchikota Onu Ogu Ikesiri Igbu
UNTM -Otu Ndi Oru Etiti Mba Mali
U. K -United Kingdom
U. S. D -United States Dollar
UWEP -Amuma Okacha Mara Obodo Mmepere Emmepere N'Umu Ahihia
WWF -Otu Nkwado Ego Nche Ekere Uwa 15
© 2002 Communicating for Change. All Rights Reserved
Developed by George Mbuagbaw