Document Body Page Navigation Panel
1
Isi Okwu D'ime Ya
Nkwado Nlempe Oge Ihu Akwukwo
NSOGBU N'OCHICHI
Odida Anyanwu Afrika No Na Otu Nkeji na Tinkom Iri 7
Ogbunigwe oria Mmikpo Ano Na ise Ihe Kariri Iri Puku Nmadu ise bu
ndi South Afrika na enweta oria
mmikpo Kwa onwa
Aguu Echela Afrika Aka Mgba Otu Nkeji na Tinkom Iri Ato na Asa 4 Agha,
Unwu n'umu nje ihe akuku
ubi ekweghi mba Afrika nyeju onwe
ya ayoo
OBIBI NDU N'AKU N'UBA
Oga n'ihu mmepe obdodo n'ime Afrika Tinkom iri abuo na otu 13
Ime obodo Afrika na emmepe osiso,
karia nke etiti mba uwa
Ngwa Ahia Afrika Na Ihe Ommeputara Nkeji abuo na tinkom iri ano na
asato 7
Afrika di kwa na njikere imeri
ndi mba uwa site n'umu ihe ha
mmeputara
MUTA
Nnukwu Oke Ohere N'deba aha n'ulo Akwukwo na etiti Afrika Tinkom iri
ano na isii 12
Enwene otutu umu nwoke, kariri
umu nwanyi na n'deba aha n'ulo
akwukwo ni ime mba Afrika
USORO AHU IKE
Enwela Ogwu Ohuu na Egbohi
nwa ebu na afo N'aka Nne bu oria mmikpo Otu Nkeji Tinkom iri ato na abuo
6
Uganda na Amerika emmeputaala
ogwu ohuu nyee obi sie ike ebe
agburu ohuru mba Afrika no 1
1 Page 2 3
Vol II No. 10
September 1999 (Igbo) CHANGE Radio
2
OKWU INYOM
Oke Mmegbu Umu Aka Di Ubara Na Uganda Otu nkeji na tinkom iri ano na
otu 10
Ahughi onu eji ekwu nmmegbu
nke ana emegbu umuntakiri na
mba Uganda
Otutu Inyom Sudan no Mkporo Otu Nkeji tinkom iri ise na ato 6 Ahia
mgbere mmaya na aba n'anya
na eduba puku nde puku inyom
Sudan n'ulo mkporo kwa afo
Gburu-Gburu NCHE-KWA
Umu Okwu Nche-Kwa-Nnapu Umu Ndu Di Iche Iche Tinkom iri ato na ano 13
Aghotughi meere ndi Ogburu oge
Ugbua ga eji agbaghara ndi ogburu
agba ochie
Amuma Nche-Kwa Umu Osimiri Europe Aputala Ihe Otu nkeji, na tinkom
iri na otu. 5
Otu WWF eweputala amuma agbam
onya nche-kwa umu osiniri mba Europe
Mba Canada Di Mkpa N'omumu
Ihe Ndu Iri tinkom abuo na isii 14 Canada bu nkeji iri n'ime oke ohia
nile nke mba uwa nwene
Nsogbu Mmiri Ndu Tinkom iri na ano 13 Otu obodo n'ime obodo ato
ga enwe
nsogbu uko mmiri ndu n'ime afo iri ise
ERIMERI
Uko Mmiri N'ubara Eresi Nkeji abuo na tinkom iri ato na ano 8 Uko
mmiri ga ebute nsogbu nkoputa
eresi, ma otu sayensi no ugbua n'ihe
omumu ichoputa etu aga esi jiri obere
mmiri akoputa eresi. 2
2 Page 3 4
Vol II No. 10
September 1999 (Igho) CHANGE Radio
3
Zanzibar Amachiela Oku Azu N'odo Nmiri Otu nkeji na tinkom iri ise 5
Kepu kepu nnyuto ogwu ahuhu n'ime
mmrin ndu emeeala ka ndi mbubata
ngwa ahia kwusi ileeba anya n'umu
azu egburu n'odo mmrin ogbe mba
East Afrika
OGBE NCHE-KWA
Naijiria Ekwuputala Ogbe Nleta Ohuru Iri tinkom ise na otu 4
Ogbe abuo bu oke ohia umu anu
aburula ebe nleeta nke etiti
Mba Italy na ebu agha ebe mmebi Gburu-gburu no Iri tinkom ano na ano
13
Italy di na njikere ikwusi munye oku na ogbe ihe nleeta ya
ORU NTA N'UZU
Enwela Igwe Satellite Nwere Ike Ichoputa Ajoo Iba Nkeji abuo na tinkom
asa 9
Enweala igwe satellite ga eche kwa
umu anumanu n'aka ajoo iba
Ndu Oke Ohia Nunu Ma Oge Iri tinkon ise na itolu 13 Chi okike eweputala
ihe puru iche
n'etiti ndu oke ohia na mba Indonesia
Ngalaba Umuntakiri
Odum Na Oke Nkeji abuo na tinkom ato 10 Aka nri kwo aka ekpe, aka ekpe
akwuo aka nri
Gini Ka Usu Ji Efe Na Abali Otu nkeji na tinkom ise 11 Usu na-ahu
uzo nke oma na-abali
Ajoo Omume Oke Bekee Kadima Nkeji ano na tinkom iri 11 Choputa ihe
agu ji achu nta nani ya ebe
oke bekee mene nkuja na awu oso ndu
eleeghi anya n'azu 3
3 Page 4 5
Vol II No. 10
September 1999 (Igbo) CHANGE Radio
4
Akuko
Aguu Chere Afrika Aka Mgba Otu Nkeji na tinkom iri ato na asa
Ihe kariri nde mmadu iri n'etiti obodo iri na isii n'ime mba Afrika choro
erimeri osiso maka igbanahu aguu.
Nkea, putara ihe site n'umu akuko nke si n'aka otu United Nation, na ahu maka
oru ubi na erimeri hiwere isi
na Rome.
Agha nwanne na nwanne, unwu na nje akuku ubi akpuola nkoputa erimeri afo n'ala
n'etiti Saharan Afrika, ebe
nari puku ogu Mmadu no na-aguu. Nkea bu okwu FAO na-abali iri na isii onwa asato.
Angola bu ebe aguu ka njoo Nwita Rukandema ji okwa okwu aku n'uba n'ulo oru
GAO kowara na agha oge
ugbua mere enweghi ike igbata oso enyem aka. Ndi agha UNITA ji uzo oshugbo achu
ndi mmadu n'ulo obibi
ha, bu ndi anuru na atuwa umu ogbunigwe n'ime obodo. Rukandema mene ka odoo
anya na oburu n'udi
onodi a adiri gaa – wa onwa abuo nihu, nti ga anu akuko di egwu ma buru kwa
ihe anya mmiri.
Rukandema kwuru nani uzo aga eji kwusi nkea bu inye ndi gomenti ha na ndi
nike npuru isi n'usoro ochichi
okwu udo maka mmepe uzo. Ka odi ugbo elu enweghi ikikere ida n'odu ugbo elu
obula n'ihi nkea, enweghi
ubara erimeri na umu ogwu eji azoo ndu umu mmadu.
Otutu umu afo Angola tinyere ndi mba ofesi na agbata oso enyem aka inye umu
erimeri ma ndi nupu isi n'usoro
ochichi chechiri ndia ma gbue ha.
Africa News On Line.
Naijiria Ekwu putala Ogbe Nleta Ohuru Iri tinkom ise na otu
Na-abali ato nke onwa asato, ka Gomenti Naijiria kwuputara Ogbe Okomu nke
odida Anyanwu ha na
kamuku nke ugwu awusa dika ogbe ihe nleeta anya ohuro onwere n'etiti obodo anyi.
Afo iri na ise gara-aga ka ehiwere okomu wildlife Sanctuary n'ime odia anyanwu
Naijiria. O bu ndi otu
Nigerian Conservation Foundation (NCF) nke nere aka ndi otu nche nke etiti mba
uwa -bu. Worldwide Fund
for Nature (WWF) waghidere oru ngo a. Ogbe a di otu nari na iri na aburo sq
km bu obosara ala oma maka
obibi umu nunu ha na umu anu ndi ozo nke gunyere enyi na enwe ocha.
Nke a bu ihe oma no oga nihu etiti obodo anyi dika Alhaji Lawan Marguba ji
okwa Director ulo oru ogbe
nche-kwa chi okike etiti n'ala anyi kwuru.
Paddy Ezeala/ WWF 4
4 Page 5 6
Vol II No. 10
September 1999 (Igho) CHANGE Radio
5
Zanzibar Amachiela Oku Azu Odo Mmiri Otu Nkeji na tinkom iri ise
Mba Zanzibar amachiela mbubata azu odo mmiri Victoria, onwa abuo tupu otu
Europe amachie mbubata umu
azu si ogbe obodo ahu. Nke a bu maka akuko anuru ru na ekwu maka nsi nke enwetara
n'odo mmiri a.
Ozi si n'onu minista oru ubi, nkwado umu anumanu tniyere umu chi okike mere
ka amata na nkea bu iji chee
kwa ndi ahia tinyere ndi njemu nleeaghariri anya ha na aku n'uba Island.
Brigadier General Adam Nwakanjuku Kwuru na ya enweghi ike ikwu ma odo mmiri
Victoria o bu nsi na
enweghi umu ogwu ahuhu, ma mba Zanzibar agaghi ano chere aka ebukoo umu ine
mile nke onye achooghi na
be ha.
Machi'a metutere oku azu osimiri Nile nihi oke onu ahia eji ebubata umu azu.
Gomenti etinyela ndi oru nyocha
n'etiti odu mmiri Island, nile, odu Ugbo elu, ulo oriri n'onunu na ezi oma ahia
maka ikechi umu azu na esiwe
odo mmiri Victoria ha ne osimiri nile abata. N'ime Izuka gara-aga ka Gomenti
Island gwara ndi ulo oriri nile
nke nwere azu okpo imebisi ha otu mgbe.
Machi mbubata umu azu ndu ndia si ime obdodo tanzania kenya ya na Uganda diri
ire Izuka ato tupu mba
Zanzibar amachi ire ahia mmiri onunu akporo "MASAFI" nke emepu tara na Dares
Salaam. Goment Island
na okowa na oru nyocha nke emere na ulo oru Zanzibar gosiri na mmiri a adighi
mma onunu nyere umu mmadu.
Africa News On Line
Amuma Iche-Kwa Osimiri Europe Aputala Ihe Otu nkeji na tinkom iri na otu.
Nnukwu amuma iche-kwa osimiri Europe ga amalite n'ime onwa September 1999.
Mbu n'uche akporo
"Living Water – Osimiri Ndu" bu mgbasa ozi nke otu Worldwide Fund for Nature
(WWF) ga aga zu uwa nile.
Ozi a bu ime ka amata uru na oru osimiri chi'okike ma weeputa kwa ihe ogabu
amaghi mee ma o bu chikota
oburu nsogbu. Ozo kwa ya bu iweputa umu ihe aturu anya ndi oro nkiti na otu
di iche iche nwere ike ji nye aka
nche kwa umu ihe chi okike a.
Otu WWF ga ezipu akwukwo mgbasa ozi ha nyere ndi otu oru Europe maka nghazi
ufodi iwu ha. Aga enwe
agbam onya mgbasa ozi' a na mkupru iri abali abuo na otu na mba Brussels n'onwa
itolu. Ma etu osila di aga
eweputa ihu nkenke akwukwo iri abuo na ngwucha onwa asato a nke isi okwu ya
ga bu "Europe's Living
Rivers – osimiri ndu Europe" Isi okwu oru.
Isi okwu a ga aburu ndi otu isi ocha, otu etiti, oru ime obodo, ndi nkiti
n'ulo mbo, ndi na-atu mgbere ahia mmiri
na otu ndi azo di iche iche nwere mmasi itinye uchu ma me kwa ihe ziri ezibu-okwu
WWF
WWF 5
5 Page 6 7
Vol II No. 10
September 1999 (Igbo) CHANGE Radio
6
Otutu Inyom Sudan No N'ulo Mkporo Otu nkeji na tinkom iri ise na ato
Ihe kariri inyom iri puku ato no ugbua n'nlo mkporo ugbua n'usoro okpukperechi
uka alakuba na mgbago
ugwu Sudan, n'ihi ida umu obere iwu di iche iche. Nkea kariri otu percent achikota
onu ogugu umu mmadu
nke obodo a. Percent iri itolu na ise Inyom a no na ulo mkporoo maka itu mgbere
ahia nsipute mma naya na-aba
n'anya, ebe otutu ha si odia anyanwu sudan ebe nkea abughi iwu nyere ha. Akuko
anyi nwetere na ekwu
na ihe kariri okara Inyom a ka ana ekechighariri ma tuba n'ulo mkporo ma atoghepu
ha.
Akuru igwe insipute mmanya ha ka ana etinye n'nsoro azuma ahia oha na eze
nke ndi mmadu na azuru. Inyom
ndia na-ahapu ulo mkporo ma laghachi azu izuru ngwa igwe oru nsipute mmanya
ma malite kwa oku ha.
Enwere ike ikechi nwanyi, kpe ya ikpe ma tuo ya mkporo n'ime awa iri ana na
asato, ebe ekechiri ngwa oru ya
ma resia ya mgbe-ufodi ana ekechi ha, na enweghi onye ikpe izara ha onu ha.
Ntarama ahuhu ha gunuere, iti
utari, ida iwu ego, ha na itu ha mkporo ope kata mpe okariri onwa isii.
Otutu ndi nne a di ime ma o bu kuru nwa n'aka. Ana amu umu aka otu nari kwa
afo ni ime otu ulo mkporo, ebe
ufodi nwere umu ntakiri kariri nari abuo ha na nne ha n'ulo mkporo. Obu ezi
okwu na enwere ike ikwu, n'ulo
mkporo Sudan bu otu kachasi mma n'etiti Afrika ma ana akpo oku ka enwe mgbanwoe
obi banyere etu esi
emeghide inyom si odia anyanwu na mgbago uguwu n'ihi omenala ahia mmanya na
aba n'anya.
Newslink Africa
Enwela Ogwu Ohuu na Ecbochi Nwa no N'afo
N'aka Nne bu Oria Mmikpo Otu nkeji tinkom iri ato na abuo
Enweala ogwu ohuru di ire, nche kwa nwa ebu n'afo tumadi nke nne ya bu nje
oria na ebute oria mmikpo nkea
bu nchoputa ndi otu mba Uganda ya na United States weeputara odi nso a na Kampala
ha na Washington.
Afo abuo ajiri ugwu a ruo oru, nchoputa ha gosiri mgbochi njem nje oria ka
agbara otu mgba ogwu a akporo
Nevirapine (NVP) na ahu nne bu nje oria, ime na eme ha na otu mgba ozo ka nwa
ohuru amuru di abali ato
amuru ya. Nje a beletar okara iji wee tunyere ogwu AZT ana enye bu na mbu bu
nke onu ahia ji okpu-kpu asa
wee karia, dika ndi otu oru United States na ahu maka odi mma umu mmadu siri
kwue.
Nchoputa ihe omimi a, na egosi olike anya oganihu enwere n'etiti uwa nile
iji we gbochie mgbasa ubara nje oria
mmikpo nyere ndi nne bu oria n'aka nwa ha bu na ajo. Nkea bu okwu onu dibia
bekee Anthony S. Fauci
kwuru kwadoro ihe omimi nchoputa a ma jiri okwa n'ulo National Institute of
Allergy and Infectious Diseases. 6
6 Page 7 8
Vol II No. 10
September 1999 (Igho) CHANGE Radio
7
Ebu kwara udi akuko oma na Kampala. Nchoputa a nwene olike anya na ntukwasi
obi iche-kwa otutu umu
agburu ohuu nke mba Afrika inwu onwu banyere oria mmikpo a. Nkea bu okwu onye
Minista usoro ahu ike
na Uganda bu Crispus Kiyonga Kwuru.
Newslink Africa
Ihe Ejiri Mara
Odida Anyanwu Mba Afrika no na Elu Ogbuigwe
Oria Mmikpo Otu nkeji na tinkom iri ano na ise
Oria mmikpo na abawa nye ubara n'etiti odia anyanwu Afrika na agbenyegi
umu ozi nke Gomenti, otu ndi nkiti
di iche iche tinyere ozi oma ime obodo na ebusa maka ndi mmadu ikpachapu anya
nihi oria zuru uwa dum.
Akwukwo nchikota oru nke odi nso a, na egosi mba Bostwana, Namibia, Swaziland,
bu obodo oka di ubara
n'etiti odida anyanwu Afrika. Ihe kariri uzo ano n'ime onu ozuzu oha na eze
obodo ndia bu nje oria mmikpo
a. Ebe ano n'ime ndia sitere na afo iri na ise wee rue iri ano n'itolu. Ka oria
mmikpo a ji. Dika akwukwo
mbiputa ogugu na Mba South Afrika akporo TIME siri kowa, eleere anya nje oria
mmikpo a iru iri percent
aburo nyere ndi di ume iru oru n'ime afo ozo. N'ime afo ato odi n'ihu onwu mmadu
nke onia a ga egbu ga di
nari puku aburo na iri ise tinyere nari puku isii umu aka ndi nke na enweghi
nne na nna. Aturu anya oria a ibelata
ndu ndi mmadu na afo iri abuo, ebe nkea ga ebudata mbuli elu nke okwu aku n'uba
n'onu percent abuo. Ogbu
nu oria a nwere nnukwu aka ebe okwu aku n uba no, ogwula ma atuputara umu amuma
n'umu iwu maka iji
waghide oru na mbo. Nkea bu amam okwa ndi otu UNDP bayere odi mma mmadu ime
ajo 1998 kwuru.
Akuko nke onye minista usoro ahu ike Mba South Afrika bu Nkosazana Zuma Kwuru,
omere ka ooo anya na
obodo ya ji oso enwe ubara ndi mmadu bu nje oria mmikpo a, nchoputa ya gosiri
na iri puku mmadu ise na
enweta nje oria kwa onwa. Nkea ka okwu adighi nma ma otu. Ozipuru okwa nyere
ndi ala ya nile ibuso agha
ebe oria mmikpo a no, nihi na obu oria zuru oke uwa dum.
Newslink Africa
Ngwa-Ahia Afrika Ejuputala Ebe Nile Nkeji abuo na tinkom eri ano na asato
Ka usoro ochichi onye kwu uche ya na ewere onodi n'etiti Afrika, ndi oji
ego achu nta oku ego amaliteela inwe
mmasi ebe umu ngwa ahia otu nkeji nke uwa no. Na-abali abuo n'ime onwa iri na
mba Senegal Dakar, ka mba
Afrika ga emme ohere ikwado onodi nnabata ndi uwa oji ego achu nta oku. Nke
a gunyere ndi otu Minista n-ahu
maka nchikota si mba Europe, ndi isi otu si mba uwa tinyere ndi isi obodo, ulo
oru mbo na Minista Okwu
Ego 7
7 Page 8 9
Vol II No. 10
September 1999 (Igbo) CHANGE Radio
8
Akuko si Neslink oke Afrika na ekwu na ndi obia ga esi mba Europe gunyere Nwada
Clare Short, ji okwa
ode akwukwu nke nta nyere ulo oru nkwado mmepe uwa, na Mazi Poul Nielson Minista
Mkpoko na mmepe.
Ndi ozo bu Mazi Kenzo Oshima ji okwa Director okwu aku n'uba na Japan na nwada
Hilde F. Johnson bu
Minista otu nwere onwe na mmepe na mba Norway.
Nwa-ada Evelyn Herfkens bu Minista mmepe na mkpoko na mba Netherlands ga esonye
kwa, ha na ndi isi
oru si mba France, Germany, Finland ya na Italy.
Otu kwadoro nnukwu ogbako nzuko a gunyene United Nations Industrial Development
Organization (UNIDO)
Alliance for Africa's Industrialization (AAI) the economic Commission for Africa
(ECA) the African Development
Bank (ADB) tinyere Organization of African Unity (OAU). Umu ububo nke aga akpa
gunyene mmepe ulo oru
mbo n'etiti mba uwa, nkeji chi uwa, nlugharita okwu aku n'uba njikota aka mba
Europe ya na Afrika ha na
mbuli elu onodi ndi nkiti. Usoro aga eji kwado kwa umu obere ulo oru mbo ga
eselita kwa isi n'ububo a.
Onodi nzuko a n'ime onwa iri sitere na mkpebi nke otu jikoro mba Afrika nile
kpebiri na Harare n'onwa isii
nke afo 1997. Ha gwara onye nnukwu ode akwukwo ha, inwe ezi ntuko uche ha na
nnukwu ode akwukwo
otu United Nations na'hu maka ulo oru mbo tinyere otu okwu aku n'nbu ikpa ububo
etu aga esi hu ndi otu
enyem aka nkwado onu ego banyere Afrika maka nkwado odi mma amuma mmepe etiti
Afrika.
Ndi na akwado nzuko a nwere olile anya na nwulite ulo oru mbo aga osiso n'etiti
obodo ndi Afrika ma nye kwa
aka oga n'ihu nkeji uwa tinyere etiti mba uwa. Njikota oru nka di nnukwu mkpa
tumadi ebe ndi oru nkiti no
n'etiti obodo ndia. Nkea ga enye aka nkawdo oru nka siri ike n'aka ndi nkiti
welitere isi n'ulo oru mbo nwere
ike ijikota aka ha na ndi ogbo ya si mba ndi ni etiti uwa inne ezi udo mmekorita
ahu.
Newslink Africa
Uko Mmiri na Ubara Eresi Nkeji abuo na tinkom iri ato na ano
Amuma nchoputa uzo aga esi koputa amo ubara eresi, na ejighi oke mmiri na
amita ezi mkpuru. Nkea enyela
nkoputa eresi ohuu. Nkoputa eresi ohuu a nwere otutu aha gosiri agburu oma ya
ma nwe kwa ike nche-kwa,
sitere n'aka oru ndi otu bu akwa-akwuru banyere nyocha oru ubi nke akproo Consultative
Group on International
Agricultural Research (CGIAR) bu maka ibelata oke mmiri eji ako eresi.
Isi usoro nkoputa eresi a, bu mbelata oke mmiri kwa otu obosara hectare. Ndi
otu akwa-akwuru n'oru ubi a
ekwueghi etu esi emme nkea. Ma onye isi oche otu CGIAR ha na osoje onye isi
oche ulo oba ego nke uwa
n'usoro amuma di iche iche bu Ismail Serageldin kwuru na ona ewe ugboro mmiri
uzo abuo iji koputa eresi
nyere umu akuku ubi udi otu a, ebe ona ewe ton mmiri puku abuo iji wee zoo otu
ton eresi. Nkea ga adi ojoo
ma uko mmiri dir gawa n'ihu ebe otutu ndi mmadu choro erimeri eresi. 8
8 Page 9 10
Vol II No. 10
September 1999 (Igho) CHANGE Radio
9
Emeala ka anyi mata na-ihe kariri okara onu ogugu nke uwa nwere nche kwube ebe
eresi no n'ime iri afo ato.
Ma etu ih siri kwuru nsogbu ji odida na mgbago ugwu nke ala anyi by Naijiria
bu nsogbu owa idie mmiri na
mmepe obodo oru aka ohuru a nwere ike ntu teghari nkoputa erimeri eresi. Dika
etu umu obasara ala eji akoo
eresi si enye efee nyere mmepe obodo, unwu ala, nsogbu a ga abawanye mgbe odi
n'uhu nkea bu okwu
Ronald Cantrell ji okwa Director General ulo oru ime nyocha nkoputa eresi, bu
ngalaba CGIAR no na Philippines.
Usoro oru aka ohuru a nwere iko ikwua okwu aku nuba ufodi obodo ndi na etoolite-etoolite
na etiti mba uwa.
Otutu obodo ndi nkee na akoputa eresi bu ndi nnukwu ulo oba ego nke etiti mba
uwa were dika ndi ugwo
onwa okwu aku n'uba ba pere mpe. Mba Asia nwere iri na asa ni'me iri abo na
ise na akoputa eresi. Iri
percent itolu obosuna ala by maka ikoo eresi nke bu kwa iri percent itolu erimeri
eresi ana eri n'etiti mba uwa.
Na ezi okwu n'ime obosara ala ha nwere ato ni'ime ya bu maka ikoo ugbo eresi
na mba Asia
CGIAR
Ennela Igwe Satellite Nwere Ike Nchoputa Ajoo Iba Nkeji abuo na tinkom
asa
Enweta nje oria Iba Rift Valley na ekpochapu igwe umu ehi na mba owuwa anyawu
Afrika, bu nke na adighi
mma ebe oha na eze no. Oru nchoputa gosiri na nje ori iba nwere oge. Enwere
ike ime nchope uta oge nje oria
n'ime onwa isii tupu okpawa ike, site na iji igwe chi Satellite ma mebie ahuhu
na ebuwa oria.
Nkea bu aka oru ndi otu oru ihe omimi akporo NASA's Goddard Space Flight Centre
na ngalaba Defencse
Global Disease infections System na Walter Reed Army substitute of Research
di na Washington D. C. USA.
Ndi otu ime nchoputa choputara n'oria ana ese na oge nnukwu mmiri uzuzo n'etiti
ubara owuwa anyanwu
Afrika. Ihe omimi ha gosiri na iri afo ise ha chikotara usoro chi na ogwula
nani ugboro abuo ka oria selitere
n'ime afo iri na-asa dakoro na oge nnukwu mmiri ozuzo. Nje umu oria kpochapuru
ka oselitere elu.
Nchoputa ndi ozo gosiri na anwuta Aedes na ebuwe nje oria na-akwa ya bu nke
ona enye fee na ebe di mmiri
ka ide mmiri baghachiri azu. Umu anwuta na okpa nri ebe ahu. Uzoro a ka eji
enwe culex anwuta. Anwuta
Culex a na ebuiwe oria ma okpacha nri na ebe di otua. Ebe idi ndu ha na bu kariri
oge nnukwu mmiri ozuzo.
Ndi nchoputa ihe omimu na eme ka anyi mata na igwe Satellite nwere ikikere nehoputa
Iba Rift Valley onwa isii
tupu obido toowe.
Ihe bu obi uto igwe Satellite a bu na ona agba ama na oge eji ejide Iba Rift
Valley ha na ogbe ebe ono dika
Compton Tucker siri kwue. Nwa amadi a muru ihe banyere ndu na Goddard, enwela
igwe Satellite wee
nmwo ihe gbasatara oke ohia n'ime Afrika na ihe kariri iri afo abuo.
Environmental News Network 9
9 Page 10 11
Vol II No. 10
September 1999 (Igbo) CHANGE Radio
10
Oke Mmegbu Umu Aka Di'Ubara Na Uganda Otu nkeji na tinkom iri ano na otu
Umu aka Uganda, na anara oke iti ihe, manye inwe mmeko, oke ntarama-ahuhu
nke na esiwe n'aka nne na
nna, tinyere ndi obia na anya ike ma onweghi nleeba anya n'ime ya ma otu. Nkea
bu etu akwukwo mbiputa
nke akporo monitor nke onwa asa usoro iri na ato siri deeputa na gbaa kwa ubochi
na mba Uganda.
Akwukwo a na ekwu n'ufodi umu aka ka ana eti ihe nke onwu n'ulo ha, ha n'ulo
akwukwo. Ufodi ka ndi nne
na nna odi osiso iga oru na egbu ma obu me mo ahu nihi abere ashinma o bu enweghi
ike ichota elekere mgba
aka na oge. Otu uzo esi ata umu aka ahuhu bu ike haeriri, wene okporo unere
ma o bu akwukwo kechie ha ma
munye oku dika akwukwo a siri kwue.
Akwukwo monitor katoro oke mmanye inwe mmeko aghara-aghara nke eji emeghide
umuntakiri tumadi umu
nwa nwanyi di afo ato. Nso nso a, ka Gomenti Uganda bulibi afo nwata kwesin'
inabata ububo mmeko site
n'afo iri na ano wee ruo afo iri na asato nyere ndi nwanyi. Otutu umu afo Uganda
nwere omiko na enwe nwute
ebe udi ajoo agwa, ma na kpoku isi ochichi mba Uganda iche-kwa mmegbu nke ana
emegbu umu ha ndi nke
nwanyi.
Otu nsogbu nke mmeghide umuntakiri a nwere bu na ahu-beghi ya bu mmegbide
dika nsogbu metutere oha na
eze ndi mba Uganda. Akwukwo monitor a oleere okwu okiri na eso akuko kwuru na
ewepu otu omepuru nye
ona ara ahu, na Gomenti etiyebeghi ego maka ime nyocha, ma o bu kwado ogbako
nzuko nke ga tinye onu ma
tuputa ezi amuma nke oga eji gboo nsogbu.
Africa News On Line
Ngbalaba Umu Aka
Odum Na Oke Nkeji abuo na tinkom ato
Ewere Odom dika eze umu anumanu make osiri ike ma nwe kwa ike inye "ezi
ozuzu" nyere anu obula site na
udi ike osiri. N'ihi nkea, umu anumanu nwere nsopuru, ebe odom no, ha na eme
ihe obula iji ghara ikpasu ya
iwe. Anu obula na agba nbo ino na ezi akwukwo odom maka ibu ezi enyi ya ha na
inara ngozi.
Otu ubochi odom no na arahu ura mgbe nwa oke si na imi ya gbe-fee. N'iwe na
ncha-keete, wee keechi nwa
oke ma choo ka otoogbue ya, ma oke rioro ya ariro "Biko Egbula mu. Maka echi
ma otu ubochi enwere ni ike
izoo ndu eze umu anumanu. Ochi tooro odom, oweee chee n'ime muo ya "nwa" oke
izoo ndu m eze umu
anomanu ma sikaria umu anu ndi ozoo n'ike.
Ma etu osila di, odom toogepuru ma chie okwa ka oghera inye kwa ya nsogbu
mgbe ozo. Nwa oke keele
kwara ya ma jiri oso gbaala ulo ya. 10
10 Page 11 12
Vol II No. 10
September 1999 (Igho) CHANGE Radio
11
Mgbe nkea gaa-chaara, Odom no na akpaghariri n'ime ohia mgbe odabara n'onya
di nta kwere. Mgbe otiri
mkpu enyem aka, umu anumanu ndi ozo nuru ya ma leeghara anya, nihi na ha turu
egwu na onwere ike iri ha ma
ha tooghepu ya. Ma nwa oke nuru mkpu akwa odom ma cheeta kwa na odom zooro ndu
ya, nihi nkea onyere
aka itoogepu ya nihi ihe oma nke odom gosiri ya.
Mgbe oke rutere nso ebe onya di nta jidere odom no o wee hu na eji owu siri
ike aturu-atu we jide ya, o
malitere iji eze ya wee tansia ya by owu, wee gbue nnukwu ohere buru-ibu nyere
odom ohere iputa.
Ka oteghepuru odom, oke wee kwue mgbe izoro ndum ichiri ochi mgbe m iroro gi
ma kwue na m nwere ike
izoo ndu eze umu anumanu
Nkea mere ejiri kwue na aka nri kwao aka ekpe, aka ekpe akwoo aka nri ha abuo
wee di ocha
Character Moulding Stories for Better Citizenship.
Kedu Ihe Usu Ji Efee Na Abali Otu nkeji na tinkom ise
Usu bu anu abali na enweghi azuzo nke onwe ya. Abali bu oge izee ndu ha.
Nnukwu onye iro ha bu nunu na
ebu usu na amalite ichu nta ya mgbe usu hapuru ogba ma o bu osisi. Ufodi ndi
Agburu na oriwe umu anu abali
dika urukurububa. Usu ndi ozo na eri mkpuru osisi na-abali bu mgbe anya anaghi
ahu ha. N'ihi nkea usu na
efeewa mgbe abali iku erimeri ha na izoo ndu ha.
M'ime umu anumanu nile enwere n'uwa ogwula nani usu nwere ike mfeeghari. Nku
ha bu akpukpa ahu nke
sitere na mkpisi wee rue okpukpu, aka, nkea meetutere ahu na ukwu azu ya. Ufodi
na eche wa na usu kpuru
isi. Nkea abughi ezi. Okwu usu nile nwere anya ma na ahu kwa uzo nke oma mgbe
abali.
Chongololo
Ihe Ida Ujoo Na Mebi Iwu Nke Kadima Oke Bekee Nkeji ano na tinkom iri
Otu ubochi agburu Hambakush nke odida anyanwyu Afrika Kadima oke bekee nwere
chikorita ha na Nthoo
bu Agu. Na ozi ekeele ichie kwa umu agu ato mgbe opuru apu ichu nta, enyere
Kadima umu anu ogburu maka
nri abali.
Nkwekorita gara no oke oma wee rue mgbe unwu batara ala ha. Agu curu nta ichoo
mmiri na ogbe ma ihe
siere agu ike tinyere umu ya na Kadima. Ka ubochi na aga onweghi erimeri oke
Nthoo gbutere umu ya, aguu
wue na ayu ha anya.
Ma otu ubochi Nthoo loobatara hu Kadima ka o na eri nri, ojuru ya etu osiri
nweta erimeri nke ona eri, ebe ya
bu ezi di nta enweghi ihe oga eri, ma Kadima zara ya si na onwere nawa obere
anu gba feere nke ya'buru, ma
ezi okwu bu na Kadima na eri nwa agu. 11
11 Page 12 13
Vol II No. 10
September 1999 (Igbo) CHANGE Radio
12
Echi ya Nthoo pu-kwara ichu nta, onye ojoo Kadima gbu-kwara nwa agu ozo wee
rie. Mgbe agu loobatara
na onweghi ihe ojidere na nta, okporo Kadima chi tara ya umu ya, ka onye ha
nri. Kadima onye aghugho
kutere ya otu nwa ya ugboro ato bu nke mere ojiri chee n'umu ya zuru oke ma
di kwa ndu.
N'ututu echi ya megbe Nthoo puru ichu nta, Kadima gburu otu nwa Agu foronu
ma rie. Na iji kpuchue aru nke
okpara, owere odu anu doobe n'onu na opupu ogbe ma gwue ala, gbajiri umu ngalaba
osisi ji wee mee ka
enwere nnukwu ogu aluru ebe ahu. Ogbada-kwara n'olulu mmiri koro ma turuo onwe
ya na aja upa. Mgbe
ohuru na Nthoo aloobataala, ojere ka onye mmanya na egbu jee kwuru ya na ebe
akwa agwa ya na ndi
mmadu bia gbu umu ya buru iji mee nri. Na ya gbairi ichee kwa ha ma di nta churu
ya oso ebe onwu ya di nso
gosiri ya umu obara no na aji ya.
Nthoo beere akwa ariri ma jiri iwe jeewe ime obodo no ya nso maka ibuso ogha
ndi gbru umu ya. Ma mgbe
agu a choro iwu kwasi n'ahu umu nwoke no na ama, otu olu tiri mkpu nelu osisi
"Nthoo" nkea bu nwa nunu
ogba ama oke ohia. Otiri mkpu na oke olu ozo. Kadima bu onye ojoo obu ya riri
umu gi obughi ndi obodo.
Nthoo chigariri azu n'iwe icho Kadima, ma Kadima nuru oku nwa nunu a wee jiri
oso gbafue. Agu ejideghi
Kadima oke bekee ma ndi Hambakush ka no achorisi ya n'ihi nkea ka agu jiri achu
nta nani. Nke a mee kwara
oke bekee ji awu oso mgbe o bula ozutere agu an ibide.
When Hippo Was Hairy
Umu Akuko Di' Mkpa
Ibu Oke Ndeba Aha N'ulo Akwukwo N'ime Mba Afrika Iri timkom ano na isi
Umu nwoke di otutu na edeba aha n'nlo akwukwo secondiri primariri karia
ndi nwanyi n'etitu obodo Afrika.
Oke ya gosiri umu nwoke abuo nyere otu nwanyi n'ime obodo iri na otu nke gunyere
Naijiria, Ghana, Cote
d'Ivoire, Republic of Benin ha na Democratic Republic of Congo. Nkea sitere
na nchikota akwukwo oru nke
otu United National weeputara.
Obodo iri na asato gosiri nghanta-nghan nke gunyere Egypt, Zimbabwe, Uganda,
Ethopia, Cameroon ya na
Algeria. Obodo asa egosighi ihe di iche, ebe mba South Afrika ya na Lesotho
gosiri ihe di iche nke gosiri onu
ogu umu nwanyi ikari umu nwoke deebara aha n'nlo akwukowo primariri na secondirin
United Nations 12
12 Page 13 14
Vol II No. 10
September 1999 (Igho) CHANGE Radio
13
Nsogbu Mmiri Ndu Timkom Iri na ano
Enwere obodo Iri ato na otu n'etiti mba uwa nwere uko minrin n'ime afo 2025
eleere anya onu ogugu obodo
ndia iru iri ano na asato ma iru ni isi mmiri ya bu obodo iri ise na ise n'ime
afo 2050
CGIAR
Iwu Banyere Mebi the Esiela Ike na Mba Italy Tinkom iri awo na amo
Site n umu oku ogbugba nke ana enweta wa kwa ubochi n'etiti ihe nleeta nke
etiti. Italy etinyela onu ego di. Iri
puku USD isii nyere onye obula nke enwetara. Aga enye onye nke amara ikpe onu
ego a. Ozi esi Italy na
ekwu na ndi oke na etinye oku a na emebi otu ihe tumadi na umu oke ohia nke
Italy.
Ihe kariri oku ogbugba iri abuo na asato ka ana enweta kwa ubochi tumadi na
oge okochi n'ime afe ise gara
aga, obosara ala nke oku kpochapuru di Iri Nari Puku ise na iri ano hectares
dika WWF siri kwue, ebe otutu
n'ime ha bu oku ogbugba
WWF
Mmempe Obodo ji Nwayo Aga N'ihu N'ime Afrika Tinkom iri abuo na otu
Otutu ndi mmadu n'ahapu, ime obodo ewere ebe obibi na obodo ndi mmepere-emmepe
n'ime Afrika karia
ufodi obodo ndi ozo n'etiti mba uwa. N'ime afo 1995 na afo 2025 onu ogugu obodo
mmepere-emmepe ga
di ubara okpu-kpu abuo n'etiti mba uwa. Mana ime Afrika onu Ogugu ya ga di okpu
kpu ato n'ime afo enyere
Boiling Point.
Nunu Ma Oge Tinkom iri ise na itolu
I nula maka nunu na agwa gi oge? Na obodo Indonesia, nyocha ihe omiri na
egosi omume ufodi nunu akporo
Pitta Erythrogaster bu ihe di mma. Nchoputa ha gosiri na nunu udia na
acha obara nwere uzo ha si ekwu oge
kwa ubochi. Na ehihie nunu na ano nala agu egwu ututu. Anwu na awalite o na
arigoro osisi wee rue mgbe
okuru eleekere iri na abuo ehihie. Mgbe anwu dawawa, o malite iridata na ngalaba
osisi na otu na otu tutu orue
ala bu ebe nta kpu dika anuru siri daa ka okru eleekere isii uhuruchi, Ogwughi,
Inwere ike ikwu na mmiri ga
ezoo ma buru na nunu a anoro n'ala ubochi nile.
WWF
Umu Okwu Nche-Kwa – Ndapu Umu Ndu Di Iche Iche Tinkom iri ato na amo
Umu ihe ndi bu ihe nwere ike imee abughi nani oghere ikikere, mkputoo aku
n'aba, agha ogbuigwe ma o bu
agha onwu mmadu, na agbaygi nmu ihe aghon ndia, enwere olile onya ihe ndia ilooghachi
azu site na ndu din na
ndu . Ma otu ihe aghom oke malitene iche aka mgba ka angbe ime afo 1980 bu nke
ga ewe nde afo iji ruzie bu
mkpochapu agburu n'umu ihe oke chi hiwere nkea bu otu ihe umu anyi agahi echefu
ma o bu gbagbara anyi .
Edward O. Wilson 13
13 Page 14 15
Vol II No. 10
September 1999 (Igbo) CHANGE Radio
14
Mba Canada Di Mkpa N'omumu Ihe Ndu Tinkom iri abuo na isii
Mba Canada bu oke ohia di iri percent nyere ubara obosara ala nari nde ano
na asato hectares na etiti mba
uwa, nkea chuwara okara obodo a. Oke ohia a bu iri percent abuo mmiri ndu nke
etiti mba uwa, ma che kwa
umu anu di otu nari na iri ano anu ohia di iche iche. Obodo a kachasi na-ahia
mgbere nzipu unu ihe oke ohia
tumadi osisi eji aru ulo n'umu ihe nihe ozo
WWF 14
14 Page 15
Vol II No. 10
September 1999 (Igho) CHANGE Radio
15
ACRONYMS
AAI -Njiko aka nke otu mba Afrika gbasatara ulo oru mbo
ADB -Ulo oba ego nkwado Afrika
AIDS -Oria Mmikpo
CGIAR -Otu Mkpotunu ihe omimi oru ubi
ECA -Otu okwu aku n'uba nke Afrika
FAO -Otu Oru Ubo na Erimeri
HIV -Nje oria mmikpo
NCF -Otu Nche-kwa Chi Okike na Naijiria
NGO -Otu na Enweghi Aka Usoro Gomenti
OAU -Otu Jikoro Mba Afrika Nile
UN -Otu United Nations
UNDP -Otu Nkwado Amuma United Nations
UNIDO -Otu Nkwado Ulo Oru Mbo Nke United Nations
UNITA -Otu Nwere Onwe Nke Mba Angola
WWF -Otu Nkwado Nche 15
© 2002 Communicating for Change. All Rights Reserved
Developed by George Mbuagbaw