Document Body Page Navigation Panel
Otutu ulo oru nke na enweghi enyem aka goment noghidere
n'usoro ahia mgbere, ekeele diri ndi Ford Foundation
Mmepe Onu-ogugu Iri Tinkom Ato 12 Umu odum nke afrika na-abia
USORO OCHICHI
Onu-ogu Nghoputa Gosiri Na Ndi Nkeji Ato Na Tinkom Iri Na Asato 6 Naijiria
Juru Usoro Iwu Sharia
Nghoputa onu ogugu nke mbu emeere na steeti gosiri n'otutu
ndi Naijiria anabataghi usoro iwu sharia.
AHU IKE
Etiti Mba Uwa Na Ebughi Polio Nkeki Ano, Iri Tinkom Ato Na Otu 8 Uche
nwanyi India echatala n'ogwu polio
Otu Mba Uwa Ga Ebu Agha Ebe Iba No Na Otu Nkeji Na Tinkom Iri Na Asa 5
Niger Delta.
Otu medecins sans frontere na ebu agha n'oria kachasi
egbu mmadu na Niger Delta.
ORU IHE OMIMI
Otu Un Agwala Obodo Ndi Na Etoolite
Etoolite Ichoputa Umu Ihe Starch Bu Otu Nkeji, Iri Tinkom Ise Na Otu 5 Otu
ulo oru Food Na Agricture (FAO) na agba
umu obodo afrika ume ibanye na ahia mgbere starch
nke etiti mba uwa nile
NDIOM
Nwagboho Mere Ka Nro Ya Puta Ihe Nkeji Ato, Iri Tinkom Ano Na Ise 10 Sara
turu ugo mbu na uche ya na agbanyegi n' ihe
aghom beere ya otu ukwu.
UNESCO Agwala Ndiom Ime Ka Abali Asato Otu Nkeji, Iri Tinkom 5 N'ime
Onwa March K'oburu Ihe Akuko Ato Na Asa.
Amuma oke ubochi nyere inyom etiti mba uwa
Inyiom Rnanda Na Ekee Ndi Ikom Maka Nkeji Ato Na Iri Tinkom 7
Nwulite Onodi Ezi N'ulo. Abuo. Umu oke onwu mmadu bu inyiom rnanda ikee
ndi ikom.
Gburu -Gburu ORU UGBO
Enwe Bu Enyi Ndi Oru Ugbo Otu Nkeji Na Tinkom Iri na isii 4 Na efu,
enwe colobus gaeme onye oru ugbo umu aki
bekee ogaranya
Nchta, Urukpu Ewetarala Otu Ime Obodo Nkeji Abuo, Iri Tinkom 6 Ikute
Ume Ndu N'ihi Unwu Ala Ji Ha Aka. Ise Na Isii.
Otu ime obodo achoputala icheta urukpu maka inweta
mmiri ezi n'ulo. 1
1 Page 2 3
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
2
Otu ime obodo tukwasiri obi n'igbu umu osiso
emeghariala ugbu na iche kwa oke ohia
Unhcr Akwadosiela Ike Mgbasa Ozi Gburu-gburu Otu Nkeji Na Tinkom Iri Na
Isii 5 Ntuteghari ndu ndi nke gbara oso ndu amaliteela na
Northern Uganda.
Amuma Nweputa Umu Usoro Iwu Ohuu Nkeji Ato Na Tinkom Asa 7 Maka Iche-kwa
Oke Ohia No Ugbu Aga N'ihu
Usoro iwu ohuu nke otu United Nation gbasatara
oke ohia adila maka ime ya ka oputa ihe
Ngalaba Umuntakiri
Akuko Etiti Nke Mba Afrika Banyere Nkeji Ano Isi Tinkom Ano na itolu
10 Zebra Mbu
Etu zebra siri nweta umu akara puru iche
Umu Ebi-ogwu Nkeji Ise Iri Tinkom Anao Na Ato 12 O dike ebi-ogwu
enweghi ike izere umu ya na nsogbu?
Ogwumagana O Na Egbu Onwe Ya Nkeji Abuo Na Tinkom Iri Na Otu 11 N'imu Nwa?
Anachi ahu ogwumagana butere ndi mmadu
aghotaghi na igbu ha.
Kedu Umu Ochichca Jiri Di Ndu Ebe Iri Tinkom Ise Na Asato 12 Ha Anaghi
Enye Aka N'uzo Obula?
Ijiji na ochicha di nnukwu mkpa ka ikwenyere.
Aga Ekpochapu Umu Okuko Swazi Otu Nkeji Na Tinkom Iri Na Itolu 4 N'ihe,
enweghi ezi aka oru, enwere ike ikpochapu
umu okuko mba swaziland.
OKE UNWU
Usoro Omenala Na Enye Aka Nkwado Nkeji Ano Na Iri Tinkom 9 Mkpochapu Unwu
Ala Abuo Na Abuo
Amam ihe usoro omenala nwere ike iji imeghari
unwu ala n'ime afrika.
AGHOM
Ulo Oba Ego Etiti Mba Uwa Na Akwado Iri Tinkom Ise Na Asato 3 Umu Obodo Dara
Mgbenye Igho-kwa Ihe Aghom
Njiko aka nke etiti mba uwa na enye aka ibelata umu
ihe aghom nke metutere igwe mmadu n'aku n'uba.
OKE OHIA
Otu Mgbe Anyi Gburu Osisi, Ma Ugbua Nkeji Ato, Iri Tinkom 5 Anyi Nazi Eche-kwa
Oke Ohia Ise Na Asato. 2
2 Page 3 4
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
3
Akuko
Ulo Oru Iri Itolu Na Afrika Kere Enyem Aka Otu Nkeji Iri Ano Tinkom
Na Itolu Onu Ego Di Nde Us Dolla Iri Na Ano.
Ihe ruru ulo oru iri itolu bu ndi nke na enweghi enyem aka usoro ochichi
obula n'ime Afrika, ma nwe nwa obere onodi ochich nke ha natara enyem aka onu
ego di nde u. s. dollar iri na ano n'aka otu Ford Founda-tion
n'ime okara mbu nke ime afo gara-aga. Umu enyem aka ndia gbara n'usoro amuma
uzo ato nke otu enyem aka. Ha gunyere owuwu ulo na mmepe ime obodo, udo na ezi
ikpe itu ndu mana na muta aka na
okpukpere chi.
Enyem aka a malitere na abali mbu nke onwa abuo wee rue iri abali ato na otu
nke onwa ise na afo gara-aga sitere na iri puku u. s dolla ato wee rue otu nde
u. s dolla bu kwa nke wee-kwara onwa ato n'ime afo
ato. Adi obodo iri na ano n'ime mpaghara ogbe ano, nke nkeji uwa keetere nke
a. Ha gunyere Egypt, Ghana, Kenya, Mozambigwe, Nambia, Naijiria, Senegal, Sierra
Leone, South Afrika, Tanzania,
Tunisa, Uganda, Zambia nja na Zimbabwe.
N'ime obodo ndi nke nwetere onyem aka a, bu umu ulo oru, mahadum, oru nche ekere
uwa, oru mkpofu ihe, na usoro amuma mmepe obodo, ulo oru mgbasa ozi na otu ihe
Ngosi egwuregwu. Otu oru nwere
onwe maka oria mmikpo usoro ahu ike n'omumu, oru nche kwa ohia ime obodo na
ndi nke na-agba mbo
maka otu nwere onwe. Ndi ozo bu maka usoro ochichi onye mme uche ya, usoro iwu
ochichi udo na nche-kwa obodo mmegbu umuntakiri tinyere umu ajoo usoro ihe ozo
di iche iche.
Otu enyem aka a, leeba-kwara anya, n'umu ihe ndi ozo digasi obere dika, itu
ndu manu, aku n'uba, omenala owuwu ulo ha na muta usoro amuma internet. Owere
umu ogbe ebe ndi enyem aka a bu Ford
Foundation, ndi mmadu nwere ezi amuma, umu ulo oru n'etiti mba uwa, iji wee
kwado umu ochichi onye kwue uche ya, mbetata ubiam, na mmeghide ha na ikwado
kwa udoo mmekorita aku n'etiti mba uwa ha na
mbulielu onodi umu mmadu n'usoro aka oru ha imita mkpuru oma. Ford Foundation
Report
Ulo Oba Ego Etiti Mba Uwa Na Akwado Umu Iri Tinkom Ise Na Asato. Obodo
Nke Dara Mgbenye Igho-kwa Ihe Aghom.
Otu ulo oba ego nke etiti mba uwa, ha na njikoo aka nke usoro ochichi etiti
mba uwa enweela agbam onya nkemeetutere etiti uwa dum banyere inyere obodo ndi
ahu na etoolite-etoolite igho-kwa ihe aghom nke chi
ekeere uwa. Aha otu etiti mba uwa akporo Provention Consortium gunyere
kwara ndi otu etiti mba
uwa, nke meetutere ndi oru nkiti, ulo oru nche-kwa umu ihe aghom, mahadum na
otu usoro ochichi nwere onwe.
Ozi nke si n'ulo oba ego nke etiti mba uwa na ekwu na ihe aghom nke chi ekere
uwa egbueala ihe kariri iri puku mmadu ise ma mebie umu akuru ngwa kariri ijeri
US dolla iri isii na ise n'ime afo 1998. Umu njinji
onwu a gbara na obodo ndi ahu na etoolite-etoolite bu ebe akachasi nwe ubiam
umu mmadu n'etiti uwa. Ihe aghom na akpotuwa mgbe nile na obodo ndia. Mbu n'uche
Provention consortium a, bu igba ma obu
kwado obodo ndia nke chi ekere uwa, dika ala ozize, ajoo ikuku oke idee owa
mmiri na ebelata ndu umu mmadu n'usoro ya.
Addis Tribune /africanew. org. 3
3 Page 4 5
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
4
Otu Un Agwala Obodo Ndi Ahu Na Otu Nkeji, Iri Tinkom Ise Na Otu. Etoolite
Etoolite Ichoputa Umu Ihe Starch Bu.
Otu oru ugbo nke United Nations agwala umu ulo oru nyocha ihe omimi n'etiti
obodo ndi na etoolite-etoolite ichoputa umu ihe nile nke starch bu maka inyere
obodo ha aka isonye na asoroma mpi ahia mgbere
nke etiti mba uwa. Morton Satin, bu onye isi oche oru ugbo Agro-Industries na
Post Harvest, kwuru na imata umu ihe starch bu ga enyere oha na eze aka itu
mgbere ahia n'etiti mba uwa n'etiti obodo ndiahu na
etoolite-etoolite.
Umu ihe akuku ubi nke bu starch a, bu wheat, oka, ereesi potatoes, akpu na sago
palm. Umu erimeri eji
starch emebe bu baking, cereals, na snacks, ofe na sances, frozen food, natural
flavour, beverage emulsifi-ers, powdered non-dairy creamers confections na dairy
products. Umu ihe ejighi starch emebe bu adhe-sives,
explosives, paper industry, construction industry metals, textite, cosmetic
na pharmacenticals na mining. Morton Satin mere ka amata n'umu oru nyocha ihe
starch a bu n'etiti obodo ndi a na etoolite
etoolite bu nke ma agbanweghi o ga enye nsogbu ha iputa ihe n'etiti ahia mgbere
starch n'uwa nile.
Ulo oru, oru ugbo a malitere oru ime nyocha umu ihe starch a bu n'ime otu afo
gara aga, ma ugbu a obodo ebe ha no oru ihe omimi nyocha a, bu Italy ya na Thailand.
Mgbe odi n'ihu otu ulo oru a ga akwado oru
aka, chemical n'umu ihe ndi ozo starch bu. Satin mere ka odoo anya, na dika
umu ihe akuku ubi ndi ozo na enwebeghi oru ihe nyocha ihe omimi na egosi na
nchoputa umu ihe starch a bu itu okwee oka ibe
n'usoro ahia mgbere nke etiti mba uwa. FAO
Enwe Bu Enyi Ndi Oru Ugbo Otu Nkeji Na Tinkom Iri Na Isii Onwere ike
buru ihe nwute di egwu ma o buru na enwe abaa na ugbo ogede ma o bu ubi oka
di, ma
nchoputa odi nso a, na egosi na ha nwere ike ime ka inwe kwue ego dika oru ugbo
ma ha ghoro aki bekee
nke na akaghi aka.
Kirstern Siex na Thomas Struhsaker nke ulo akwukwo mahadum Duke, Durham di
na North Carolina na akowa site n'oru nyocha nke ha mere n'isi enwe mme-mme
Colobus si mpaghara owuwa anyanwu Zanzi-bar
na enwe na aghoo aki bekee dika ndi Islanders. Siex na struhsaker mere ka amata
na ha ighoro umu
aki bekee ndi ahu na akaghi-aka dika ndi akwughi ugwo oru na eme ka enwe umu
aki bekee ndi ozo.
Nchoputa ha gosiri na osisi aki bekee nke ha ghoro isii n'ime ya mitara iri
na otu na otu onwa, ebe nke ha ghoro iri n'ime ya mitara iri na asa gosiri nnukwu
uru n'ime ya. Ndi oru ugbo keele-wa umu enwe karia
igbu ha egbu bu okwu ndumadu Morton Siex na Thomas struhsaker. The Economist
Aga Ekpochapu Umu Okuko Swazi Otu Nkeji Na Tinkom Iri Na Itolu
Umu usoro okuko abuo nke mba Swaziland ka aga ekpochapu na nwa mgbe na adighi
anya. Ndia bu okuko olu udele ha na okuko nwa mkpirisi ukwu. Isi ochichi ebe
ahu kwe-nyere na nkea, lara na erimeri.
Onye minista oru ugbo na otu co-operative bu Roy Fanourakis tara uta mkpochapu
umu okuko ndia n'onodi enweghi ozuzu umu okuko n'ubiam nke ndi oru ugbo enweghi
ike nchikota aka oru.
Ma etu osila di enwela agbam onya nleeba anya n'iku agburu umu okuko ndi si
n'aka otu etiti ato nke mba uwa akporo United Nations Development programme
(UNDP) Food and Agricultural Organisation
(FAO) na Southern African Development Council (SADC) gbatara oso enyem aka mbuli
elu onodi aku uba mba Swaziland. Roy Fanourakis nwere obi sie ike umu aka oru
ndi a imuta ezi mkpuru oma maka
nzulite usoro igwe mmadu ibi ezi ndu n'etiti ha. PANA 4
4 Page 5 6
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
5
Unesco Agwala Ndiom Ime Ka Abali Asato Otu Nkeji Iri Tinkom Ato Na Asa. N'ime
Onwa March K'oburu Ihe Akuko
Arioola ndi otu ulo oru mgbasa ozi nile ikpebi ma kwanye igbasara ndiom
abali asato nke onwa march iburu International Women's Day" Obu n' ime onwa
February ka Koichiro Matsuura ji okwa Director
General nke otu ulo oru United Nations Education Scientific and Cultural Organisation
(UNESCO) kporo oku aririo nyere ndi isi otu ulo oru mgbasa ozi icheta abali
asato iji mee ka ndiom buru isi akuko.
Oburu na nkea, agbaa, n'etiti ulo oru nta akuko na mgbasa ozi, imara na nkea
bu nke mbu ihe akuko ndiom gbara n'etiti uwa nile.
Site n'onodi ohere di otua, n'etiti ulo oru mgbasa ozi nile, imata amata,
na UNESCO choro iji ya wee gosi na ihe gbasatara oke agburu okpu-kpere-chi,
nwoke na nwanyi akpaghi oke mmadu ibu onye isi onodi oru
ono n'ime ya. Ocheta -kwaziri n' inyom bugasi ndi isi n'onodi ulo oru di iche
iche, UNESCO hapuru ndi ulo oru mgbasa ozi enwe mkpebi n'ime ako n'uche ha.
UNESCO.
Otuna Etiti Mba Uwa Ga Ebu Agha Mkpochapu Otu Nkeji Na Tinkom Iri Na
Asa Oria Iba Na Niger Delta
Ka aga-chara ugboro abuo imee nleeta mpaghara Niger Delta nke Naijiria, Imata
umu ugwo usoro ahu ike nke ha choro, otu mgbata oso enyem aka nke etiti mba
uwa akporo MEDECINS SANS FRONTIERE
(MSF) ekpebieala ihiwe usoro amuma mgbochi oria iba n'etiti ebe ahu. Umu ulo
oru ogwu nyocha na egosi onodi onwu, n'umu onwu nyere nari puku mmadu bi na
ogbe manu ala n'ala mmiri. Anuma a hiwere
isi na Yenegoa, bu isi steeti Bayelsa nwere ndi isi ocha mmadu ise na ndi Naijiria
iri mmadu ato bu ndi oru
ahu ike. Aga enwe-kwa umu ugbo ala nke usoro ahu ike maka igaa-zu ebe nile.
Na agbanyegi oria iba n' oke oyi aga ehiwe kwa usoro amuma igbochi umu oria
ndia. Otu Medecins San Frontiere anoola na obodo Naijria ka mgbe afo 1966 maka
igbochi oria ogbu na mkpo nke enwere na
mgbago ugwu. Umu oria ndi ozo nke ha na enyela aka kpochapu gunyere, oria onyuyu,
akpata, na iba oji Medecins Sans Frontiens
Unhcr Akwadosiela Ike Mgbasa Ozi Gburu-gburu Otu Nkeji Na Tinkom Iri Na
Isii.
Otu United Nations High Commissionner for Refugees (UNHCR) agbadosiela ukwu
ike na kwado mgbasa ozi meghidere ala unwu n'etiti ogbe ndi nile nke gbara oso
ndu na Northern Uganda. N'onodi omumu ihe
ozuzu nke nwere na Kampala, Uganda, Adera Tsegaye ji okwa osoje onye nnochite
anya UNHCR kwuru na UN anatala onu ego di iri nde US dolla ano na abuo si n'aka
otu ulo oru ministry okwu aku n'uba mba
Germany (BMZ) iji wee ghazie ma belata umu ala unwa n'etiti ogbe ndi nke no
izee ndu na Northern
Uganda.
Tsegaye kwuru na aga eji ego a wee ruo oru nche kwa oke ohia, nche-kwa osi
mmiri, ikpo aja tinyere izi muta mgbasa ozi banyere usoro amuma a, nyere ndi
nke no oso ndu ha na ndi agbataobi ime obodo ndi
ozo. Nkea abughi nke mbu otu BMZ na ezite enyem aka na mpaghara. Ha akwadola
umu oru ngo na
Northern Uganda malite n'ime afo 1966 wee afo 1999.
Tsegaye kwuru n'umu oru ngo ohuru a, ga enye aka n'usoro amuma oru di iche
iche nyere ndi nke no oso ndu na ogbo ndi ozo dika Arua, Koboko, Adjumarri na
Moyo bu ndi nke ohia ka foro na ya.
New Vision/ African News on Line. 5
5 Page 6 7
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
6
Otu ime obodo nwere ugwu akporo Caleta Chungungo, kachasi, nwe unwu ala na mpaghara
Chile nke South Amerika, achoputala uzo ha si eche-kwa be ha oge unwu site na
icheta umu urukpu. Caleta no na
akponwu wee rue mgbe enwetere onye oru nche-kwa gburu gburu nke si Chile, gbakoro
aka ha na onye oru, ihe omimi si mba Canada nwere nkwado onu ego nke sina aka
ndi otu etiti mba uwa, kpebiri iwere ihe
kachainu n'ime obodo a nwere akporo Chamanchala bu urukpu di nso na-kwa aga
fee kwa abali wee ruo oru.
Icheta urukpu siri ike dika onye choro ikpuchi egwurugwu n'ime olulo, ma ndi
bi na Caleta mara etu ha si eme nkea. Ha nwere ubu iri asato na isii nke ha
na ekoosa na ahawa ka mgbo mgbasa ozi iji wee cheeta
Chamanchala na elu ugwu ma ogafeewa. Umu aku mmiri igwe na ejuwa na elu ubu
ndia mgbe ha buru ibu na malite itaisi bu nke igburu owa ibanye na mkpo ihe
nchedo. Ana aza`ya wee tinye ya Chlorine tupu anuo
ya, n'ubochi oma ana enweta nari litre asa na mmiri.
Ndi obodo Caleta ka ndi ogbo ha mma, Ha no na onodi usoro mmiri ozuzo di nari
asa mm kwa afo. Ndi ime obodo Caleta nati mmadu ato na iri ise tukwasiri obi
n'umu miri nke ha na ekutewe. Nkea na diwa oke
onu ahia nyere ndi oru ugbo choro ibi ndu. Ma etu osila di, urukpu na enyewa
mmiri di nari puku ato litres kwa onwa, bu kira ugbo ala iri ato n'usoro ya.
Nari litre ato nyere otu dolla, mmiri urukpu bu okara ise
n'onu ego izu mmiri n'ugbo ala. Benjamin Quijandria bu onye Latin Amerika amara
nke oma na ihe gbasatara International fund for Agricultural Development na
Rome kwuru na nkea nyere aka ikausi ndi oru
ugbo ipu na Caleta. Nwa amadi a nye-kwara aka ikwado oru ngo a. Ufodi ndi oru
ugbo no mgbere ahia a, egosila mmasi ha isonye na oru ngo a. Ha no na amuma
imubanye usoro oru ngo a maka ibelata oke ego
igbu owa mmiri na ugbo ha. The Economist
Ihe Ejiri Mara
Onu -Ogugu Nghoputa Gosiri Na Ndi Naijiria Juru Nkeji Ato Na Tinkom
Iri Na Asato Usoro Iwu Sharia.
Onu ogugu nke ndi ulo oru mgbasa ozi nwere njiko aka Gallup nke etiti mba
uwa meerekwara odi nso a, na egosi na ndi Naijiria juru steeti ndi nke weebatara
usoro iwu Sharia ehiwere na Zamfara steeti bu North-western
Nigeria ka mgbe onwa iri na otu nke afo 1999. Nnupu isi a kara sie ike n'etiti
oke agburu, umu mpaghara di iche iche tumadi ndi otu Kraist si ndida anyanwu
obodo a. Enwe kwara onu ogugu buru ibu
na North nke gunyere ndi otu ulo Alakuba ha na ndi otu Karist ma nke a akwusighi
nhiwe iwu a n'etiti steeti
asato enwere na Norther States site na ndunye ukwu obere onu ogugu na steeti
ndia.
N'igba ajuju onu nke emere n'etiti puku mmadu ise, n'etiti steeti nile enwere
n'ala anyi ewepukwa nani Zamfara steeti, RMS bu ulo oru mgbasa ozi choputara
n'okara ndi ala anyi juru -aju inabata iwu Sharia na
Zamfara steeti, ebe otu n'ime ato nabatara. Otutu ndi ndida anyanwu juru aju
ebe Legos steeti achoghi ya
mkpa-kpam, ndi nke sonyerenu kwu owuwa na odida anyanwu. Ha enweghi ike ime
choputa ha na Zamfara steeti n'ihi na odighi mfe iru oru ebe ahu ma otu. Otu
n'ime steeti ato enwere na North nabatara
ya, ebe otu n'ime iri noro no nke onwe ha. Nkea bu ihe itu na anya ebe ekwetere
na onye obula ga akwado ya dika isi ochichi Zamfarana Niger steeti siri weebata
usoro iwu ndi otu ulo uka Alakuba.
Obu ezi okwu na enwere ndi nke juru iwu a na steeti ndi ehiwere ya, ma nyocha
na egosi nkwado ya na
etiti steeti asa nke kachasi di n'etiti North East ha na North West. Mana Niger
steeti gosiri iri percent ato na otu juru ebe Kaduna steeti di iri percent ise
na asato, Ndi juru na steeti ha bu
Bauchi, Adamawa, Gombe, Kogi, Nassarawa, Taraba na Plateau di iri percent
ato na ano wee rue iri percent asa na ise.
Ncheta Umu Urukpu Ewetala Otu Ime Obodo Nkeji Abuo Na Iri Tinkom Ise Na
Isii Ikute Ume Ndu, N'ihi Oke Unwu Ala Ji Ha Aka 6
6 Page 7 8
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
7
Mmadu abuo n'ime mmadu ato na Naijiria juru okara na North, na otu n'ime mmadu
ato bu ndi Moslem kwenyere ka Gomenti Etiti gbadosie ukwu ike ikwusi Zamfara
steeti hiwere iwu Sharia a. President
Olusegun Obasanjo achoghi inye ohere nke ona ekpo oku ma obu juo oyi. Umu igbachite
nkiti a, mere
otutu steeti ndi ozo ji agbaso steeti ndi hiwerenu na ehiwe nke ha. Ono aka-na-chi
Niger steeti kwuru na ya nwetere ndunye ukwu onye obula na steeti ya wee na
ihiwe nkea bu nnukwu asi. Achoputara na ndi
Kaduna steeti agaghi anabata nkea ma otu.
Nchoputa ozo gosi-kwara na enwere nupu isi n'udi odi iwu di otu bu nke gaesi
n'aka ndi otu Kraist puta
mana otutu ndi Moslem di kwa na njikere inabata iwu ndi otu Karist karia nke
ha. RMS
Inyom Na Rwanda Nazi Ekee Ndikom Maka Nwulite Nkeji Ato Na Iri Tinkom Abuo.
Onodi Ezi N'ulo.
N'ihi ogbugbu ogburu nke ime afo 1994, otutu inyom na enweghi ike ichota
di n'umu aka, nazi enwe mmeko nwoke na nwanyi aghara-aghara iji wee wulite onodi
ezi n'ulo. Agwa bu oke ujoo nyere ndi oru ahu
ike choputara n'otutu ndi mmadu buzi oria mmikpoa n'ihi nkea. Josephine Nyinawankusi
ka di n'umu ano
n'ime ise ya nwuru anwu, odiya ojoo idoochi ezi n'ulo ya n'ihi nkea, na ya ga
eme ihe obula nke onwere ike imenu na agbanyi ndu ya. Okwuru na obibi ndu enweghi
di n'umu aka abughi ndu na Rwanda di di uko
mana enwerem ike imuta umu aka.
Na ime nkea, onazi enwe mmeko ha na umu nwoke ozo dika otu ndi ibe ya si eme.
Egburu otutu ndi ikom
na onwu agburu a ebe ufodi ka aturu mkporo. Osiri ike nwanyi dika ya inweta
di mana igbagba dika inyom ndi ozo bu iji ndu ya ebunye oria mmikpo. Amam maka
oria mmikpo mana onodi ezi n'ulo ka mkpa ime.
Usoro mmekorita onodi nwoke na nwanyi a ka ha kporo KWINJIRA bu nke di ubara
n'etiti ime obodo Rwanda ka mgbe egbu chara ndia. Nkea di ojoo na Central Rwanda
ebe nari puku mmadu asato ka
egburu. N'ufodi ogbe umu nwoke di iri percent abuo mejuputara onu ogu isi ogbe
ahu. Ihe kariri percent iri
na otu ka achoputara bu nje oria mmikpo a na Rwanda. Ndi oru ahu ike weere onodi
a dika ogbugbu egburu nke abuo. Dr Kdephonse kanali na aru oru n'ulo ogwu Kabgayi
nke obodo Gitarama kwuru na iri
percent ise ndi nke ya were gosiri na ha bu nje oria mmikpo a na ezi okwu.
Onye Director AIDS Control Programme bu Innocent Ntaganira kwuru na ndi nke
bu oria mmikpo di iri
percent isii weere akwa n'ulo ogwu, ebe ihe kariri nari puku abuo ndi Rwandas,
iri puku ise umu aka anwuola maka oria mmikpo. Idu ndi nke laanahara agha mkpochapu
nke etiti mba nke abuo adighi mfe
ma otu. Ndi nke di ndu kwenyere na itu ndu manu kedu ihe ha ga eji atu egwu
oria onwu ga egbu ha na afo iri n'ihu? Na ebe inyom no, oburu oria mmikpo bu
nsogbu di ukwu bu nke ha ga agabiga iji wulite ezi n'ulo
ha, had di kwa na njikere maka nkea. Desertnews. com
Amuma Nweputa Umu Usoro Iwu Ohuu Maka Iche Nkeji Ato Na Tinkom Asa Kwa
Oke Ohia No Ugbua Aga N'ihu.
Ihe gbasatara oke ohia n' usoro onodi ya na okwu aku n'uba nke etiti mba
uwa, meere ojiri buru isi okwu
n'onodi ububo otu United State of Amerika( USA) na United Nations Environment
Programme (UNEP)
Onodi nzuko nke otu United Nations Inter Governmental torum maka oke ohia
(IFF) enwere na New York malitere na iri abali ato na otu nke onwa January wee
rue abali iri na otu nke onwa February kpara
ububo nke etiti maka iche-kwa umu oke ohia di iche iche n'etiti mba uwa. Na
U. S. A ububo oke ohia
nwere onodi n'usoro nweta na mmefu onu ego nke ime afo 2001 President Bill Uniton
zipuru. Ihe ejiri mara ya bu Greening the Globe bu amuma ohuru nke Uniton Uniton
weeputara maka "debt-for nature swap' 7
7 Page 8 9
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
8
bu kwa ebe agbaghara umu ufodu obodo ugwo ha ji ma oburu na ha ekweta ikwughachi
umu ugwo ndia
n'usoro iche-kwa chi ekeere uwa. Otu onodi Intergovernmental Forest Forum bu
nke ano na nke ikpe azu n'udi ya. Umu mkpebi ikpe azu ya ka aga enye n'ime onwa
April n'onodi nzuko UN Commission on Sus-tainable
Development for Action
Onodi nzuko a, kpara ububo banyere ulo oru na usoro iwu aga agbasoro aga eji
eche-kwu umu oke ohia
di iche iche. Ha leebara anya n'umu ihe ndi nke na ebute isu ohia, n'umu unwu
ala, nche-kwa oke ohia, na ogbe ya. Ihe achoro na obodo ndi nwe obere oke ohia,
onodi ohia ndia, nchedo, na umu anumanu, azuma
ahia n'usoro inyefe oru nto n'uzu na otu esi enwete ego. Umu unwu ala no na
aga n'ihu n'etiti obodo ndi na etoolite etoolite n'ihi okpukpa nku ha na usoro
oru ugbo bu nchoputa UNEP. Global Environment outlook
2000, ufodi oke ohia di iri nde hectare isii na ise furu na efu malite n'ime
afo 1990 na 1995 n'ime nde puku
ato na nari ise hectares. Umu ohia ndi nke foro afo ka igba oku, ikpa nku, n'ulo
mmiri tinyere acidification na eyi egwu.
Mazi Klaus Toepfer ji okwa Executive Director UNEP weeputara umu akwukwo usoro
iwu n'onodi nzuko a, wee na agwa ndi nke no na oke nzuko a iche echiche banyere
inwe oke ohia nke ga eweta aku n'uba,
ulo oru mbo, usoro omenala, onodi itu ndu manu ha na umu uru oru nke metutere
gburu gburu. Nche kwa oke ohia na gburu gburu anyi ga enye aka itu ndu manu
n'usoro okwu aku n'uba. Anyi kwesi ikwusi ubiam,
unwu, uko umeoku n'unwu ala. Mazi Toepfer gbakwunyere na iwu ohuru nke UNEP
ga amalite imejuputa n'usoro amuma ya ga enye kwa aka nyere ndi otu etiti mba
uwa ichikota aka oru ma kwalite njiko onu
n'etiti otu mba uwa na nkwekorita ha. UNEP
Etiti Mba Uwa Na Ebughi Polio Nkeji Ano, Na Iri Tinkom Ato Na Otu.
Ka uwa na eleejeere Afrika na Asia anya maka nzo ukwu ikpe azu ikpochapu
oria mkponwu ahu, otu onye oru nta akuko nke si India nwere mkponwu ahu ka onuchara
ogwu ogbugba oria a, kwuru n'umu
ogwu ogbugba ndia ka bu otu uzo mitara mkpuru oma igbochi oria mkponwu ahua.
Otu n'ime nde mmadu ato ndi nke agbara ogwu OPV na enwe mkponwu ahu. Amaka otu
njoo ya siri di, uru ya kariri akari nke
metutere ndu puku nde puku mmadu kwa afo. Ulo oru ahu ike nke etiti mba uwa
anabatala ogwu opu dika
mbu n'uche ya ikpochapu Global Polio Eradication Initiative ebe ona agwo oria
karia IPV. Ihe kariri otu ijeri ogwu OPV ka ana agba kwa afo n'etiti uwa nile.
Ka m na edee ugbua, iri afo ato na otu gara-aga, enweghi ogwuwo oria mkponwu
ahu, mana enwere usoro mgbochi oria mkponwu ahu na mgbasa ozi n'etiti uwa nile
maka ikpochapu oria mkponwu ahu a na
mmechi afo a ubochi taa oria mkponwu ahu a bu kwa nke amara dika mkponwu ahu
umuntakiri ka ekpochapurula nke ukwu n'etiti uwa. Nani ebe ndi aka nwe umu nje
oria mkponwu ahu a na mba Sub-Saharan
Afrika na South Asia. N'ututu oma, nke onwa iri gbara abali isii nke ime afo
1967, kam jikeechara wee soro nna nnam ga igbaa agwu mkponwu ahu, kam no na
abu abu na aga na amataghi n'ubochi ahu bu
ubochi ikpe azu m ji ukwu abuo wee jee ije
Allobataram nye mkpesa maka oke oyi n'ukwu mgbu anaghim echefu abali ama otu
n'ime ndum nnne nnem duom jee na ama, ukwu aka okpe m nwuru onwu ebe ma enweghi
ike ikwu otoo, etirim mkpu na oke olu
n'ihi ihe mgbu.
N'ubochi sotere nkea umu aka ndi ozo juputara Jaipur isi obodo Western India
State of Rajasthan. Owee chara izuka abuo tupu achoputa n'obu oria mkponwu ahu
mmeme ncheta omunu m afo ato foro nani otu
onwa, mgbe adaala m ngwuro o bu n'ime afo 1967. Oria seelltara isi ka mgbe iri
afo abuo n'etiti obodo ndi toolitere etoolite malitere n'ime afo 1940 wee rue
1960 kuru otutu umuntokiri ngwuruo kwa afo, ka eche
kwara site na eweputa ezi umu ogbugba ogwu mgbochi ya Dokinta Jonas Salk nke
mba USA mmeputere 8
8 Page 9 10
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
9
Inactivated Polio Vaccine IPV na afo 1955. Nkea bu nje umu oria a ka agbara
ndi mmadu. N'ime afo 1961 ka onye ogboo ya turu ya aka ebe bu Dokinta Albert
Sabin meputara ogwu Oral Polio Vaccine
OPV. OPV a bu umu POlio di ndu bu nke na adighi akpa ike Na India esi Russia
wee bubata OPV. na
ebe uju ahu oyi ya maka iru oru etu okwesiri adighi mma na India. Ugbua enweghi
umu Vaccine Vial Monitors (VVM) na enye aka imata ma anwu ma obu oku ometutere
umu ogwu ndia. Ufodi mere ka m
mata n'umu ogwu ndi ahu nke agbara m n'umu ka ndi ozo na ogbe Rajasthan agafela
oge ya. Ufodu si na ahapuru ya na anwu n'odu ugbo elu. nchikota okwu ha nile
bu na mgbe obula anwu ma obu uwu oku
meetutere ya n'ihi ya odighi mma. Nmata banyere oria mkponwu ahu a na India
n'ime afo 1960 di obere
nke mere ndu umuntakiri jiri laa n'iyi. Ndi oru ahu ike nke India weere nselite
oria mkponwu ahu kechiri umuntakiri tupu eweputa umu ogwu mgbochi oria ya.
Usoro Omenala Na Enye Aka Nkwusi Unwu Ala Nkeji Ano Na Iri Tinkom Abuo
Na Abuo.
Enwela nchikota oru nyocha nke usoro omenala bu nke ndi oru ugbo bi n'etiti
unwu ala Sub-Saharan Afrika jiri biri. Emere nkea iji wee hu na enweghi uko
erimeri na ibelata ubiam ha na nkwado aka oru ime
oru nyocha. Obu ndi otu oru Desert Margins Programme of the Consultative Group
on International
Agricultural Research (CGIAR) oru nyochaa chikotara umu ako n'uche nyere aka
nche-kwa, ma choputa n' umu ako n'uche ndia enwere n'ime obodo na apu n'anya.
Umu iwu nile nke nyere aka ihu na ndi mmadu
biri na udo ha na chi ekere uwa ka eji nwayo na emebisi na amataghi n'ihi
enweghi uzo ozo. N'ihi nkea ka ejiri hiwe The Desert Margnis Programme iche
kwa umu ako n'uche ndia. Umu ogbe ime obodo ndi nke
di na mba Kenya na Burkina Faso so kwa na ndi nke achikotara n'umu akwukwo oru
nyocha. Ime obodo
Turkana nke Northwestern Kenya, na ana ataa onye obula nke enwetere gburu osisi
ahuhu n'ime ohia Moru Anayeche, n'ihi na ewere oke ohia a dika ihe di nso bu
ebe ha siri puta. Ihe ozo ndi ime obodo a ji
eche kwa oke ohia a bu muo ndi nke nwuru n'umu akuko okpu iche-kwa umu osisi
n'umu mkpuru ihe nke akuru di nso ebe na ekpere mmiri n'ulo. Obu ndi okonye
nwe oke ohia a ma nche-kwa ya bu oru diri ndi
obodo dum.
Na otu aka ahu, na Burkina Faso ufodi ndi ime obodo na aku umu osisi dika Acacla
albida na ugbo ha n'ihi na ha kwenyere na osisi a na enye aka umu mkpuru ihe
ubi idi ubara. Ha kwenye kwara na nkughachi azu
umu mkpuru ihe ubi enwetere na ugbo ha. Ndi ime obodo adaghi ekwe umu akuku
ubi dika Panicum Lactum (Fonio) na Cenchrus Bilflorus bu nke ama dika (Cram-Cram)
ka ewere ha mere nku n'ihi na ana
eri mkpuru ya na oge okochi bu "Oge Agu/ Unwu" bu kwa mgbe enweghi umu mkpuru
akuku ubi dika Millet na Sorghum. Obu odi nso a, ka ndi oru ugbo Sahelian na
ndi nke na aku oku umu anu soro udu
mmiri mgbago ugwu na oge udu mmiri wee gbadata n'ala ahihia ndu di na ndida
na oge okochi ana akuwa umu ihe akuku ubi mana ana ahapu ala ndia otutu oge
maka izughari obosara ala ndi nri. mana ugbu onu
ogu ndi mmadu banyere, enweghi umu obasara ala ndia, nke ana enwe obosara ana
ahapu na efu.
Nkea mere ndi ime obodo jiri hapu ndu oru ugbo ha, wee na anobiga ala oke, oke
okuko ihe na umu anu ikpa nri maka iji zoo ndu ha na mpaghara ime obodo a. Oru
nchoputa a na egosi oke unwu ala, agu na
mblata ndu na gburugburu nke mmadu. Nsogbu ndia diri otutu ogo n'ime nkeji uwa
nke Afrika site na-afo 1968 rue afo 1973. Umu ala nri ghoro unwu ala ebe puku
nde puku mmadu n'umu anumanu nwuru onwu
n'ihi agu. Otu onye okacha-mara n'usoro iwu na akuru sayensi kwenyere ma kweta-kwa
n'oburu na enwe ike iche-kwa umu unwu ala ndia, na oga adaju otu mgbe. Usoro
imejuputa nkea butere nhiwe otu Desert
Margins Programme nke nwere mbinye aka n'ime akwukwo nkwado otu di iche iche.
Ndia gunyere Ulo Oba Ego nke Etiti Mba Uwa nile, The Eco Regional Fund, United
State Agency for International Devel-opment
(USAID) The Global Environmental Facility (GEF) na International Development
Research Centre
(IDRC). Amuma ndia di ire n'etiti obodo itolu n'ime Afrika-ka bu Botswana, Burkina
Faso, Kenya, Mali, Namibia, Niger, Senegla, South Afrika na Zimbabwe.
CGIAR NEWS 9
9 Page 10 11
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
10
Otu Mgbe Anyi Gburu Osisi, Ma Ugbua Anyi Na Nkeji Ato, Iri Tinkom Ise Na
Asato Eche-kwa Umu Oke Ohia
Okporo uzo odu ugbo elu Redding wee rue Hayfork bu obere ime obodo nke bu
puku mmadu abuo jiri nwayo n'odu na oke ohia Trinity National nke California
akuku Northwest nwere ugwu umu ahihia ndu
ikuku oma si aga efe. Nkea bu uzo Iynn Jungwirth si aga njem mgbe dum kowara
onodi ya. Omume ya, egbuwala uzo awara awa akuko ime obodo be ha, izu oke n'etiti
mba uwa ebe ime obodo ya mata kwara
ihe na eme n'etiti mba uwa.
Oke ohia nke isi oduchi etiti nwe kpachiri obosarala di iri percent asa, na
ise na Trinity Country bu nghanta-ngha
ochichi ime obodo. Ndi ime obodo tukwasiri obi ha n'umu oke osisi si Califonia.
N'umu ububo gbasatara odi mma nke oke ohia Amerika mgbe odi n'ihu Lynn Jungwrith
bu otu oke olu nyere ndi ime
obodo a, tukwasiri obi ha n'umu aku ime ndia ma ugbua nacho otu esi achikota
aka oru umu ihe ndia. N'ime afo 1980s na 1990 nsogbu banyere oke ohia USA siri
ike n'etiti ndi oru nche-kwa gburugburu na
ndi nke egbu osisi otutu chere na onodi oru ha nwere nsogbu ejighi anya oma
wee so okwu ebe ha luru ogu
maka nkea. Ihe kariri iri nde mmadu bi n'ime obodo a bu ebe ndi ji oru oke ohia
akpa nri.
Lynn Jungwirth gbara iri afo ise na otu si na ezi n'ulo na egbu osisi eji
atu mgbere ahia kwenyere na enwere uzo aga eji eso umu aku ohia ndia omitara
oha obodo mkpuru oma ga abara obodo uru. Nkea na eme
mgbe okwu onodi nkowa oru di n'etiti ndi nche-kwa gburu gburu obodo. Enwere
ndi isi na nu oku n'etiti
U. S. A no na acho uzo ha si azu ndi na egbu osisi inochi ma che-kwa osisi mmiri
na ikpere mmiri nke chekwara ndu oke ohia a. Oru a nabatara umu ime obodo maka
ezi nchikota aka oru. O di kwa nyere ndi
oru igbu osisi sime obodo Hayfork na agba mbo ndi di ndu n'ihi na o bu nnukwu
olile anya ha.
N'ime afo 1993 ka Jungwirth malitere oru nyocha a n'ozuzu iji hu na nkea nwere
isi na obodo ya. Na afo
1996 n'ihi aka oru ya na Hayfork akporo ya ka osonyere otu obodo amuma nke otu
Seventh American Forest Congress nwere nkwado Ford Foundation. Ka ana ekwu okwu
banyere otu ,oru nyocha a, otu
maka usoro iwu nke ezo maka muta, Jungwirth chetara na ya juru ajuju kedu
maka otu ndi obodo. N'ihi na agbanyegi umu amuma iwu muta nile nke aturu ma
enweghi ndi mmadu nke ga awaghide mmejuputa ogaghi
enwe isi ma otu. Ubochi taa otu ndi ime obodo nke ya onwe bu onye isi oche nwere
ngalaba oru etiti di
nari ato otu ndi ozo ebe isi onodi mkparita ububo na amuma ha bu na U. S. A.
Ndi oru oke ohia si India, Mozambigwe na China na bia Hayfork imuru umu oru
gbasatara orua ma tugharita uche. Ufodi umu amuma ohuru atuputara ka ana atulee
n'ime obodo ndi ozo. Lynn Jungwirth
kwenyere na oru ndi ime obodo nke nwe kwara nchikota aka oru ndi ozo, bu ebe
obodo ndi ozo dika
Hayfork nwere ike ikeewaputa usoro onodi aka oru ndi ozo maka odi mma na ibi
ndu ha. Ufodi oge ona enwe olile anya akpachapuru anya. Mana oka huru n'uzo
ya ka teere aka mgbe odi n'ihi.
Ford Foundation Report
Ngalaba Umuntakiri
Akuko Si Central Afrika Maka Zebra Mbu Nkeji Ano, Iri Tinkom Ano Na Asato.
Na mbido mgbe ihe nile di ohuru n'elu uwa, umu anumanu nile di na otu. Onweghi
nke nwere mpi puruiche
ma o bu udidi mara mma, mana nnukwu ogba diketere akuku osimmiri nke nnukwu
odo mmiri enwere udi mpi na mkpuchi tinyere udidi obula. Akpokuru umu anumanu
nile nke no na elu ala ahihia ndu iga na ogba
n'ututu ya, ma ghoro mpi obula na mkpuchi masiri ya. Nkea bu onu di ukwu na
echiche ihe aga enweta,
umu anumanu nile di kwa na njikere ihu udi mkpuchi na mpi ha nwere. Ha dum,
ewepu nani Zebra mkpa ya bu erimeri na ezie amara ya dika anu nwere oke afo
n'etiti umu anumanu ndi ozo. Mgbe umu anumanu
ndia nile ji uzo ututu wee jee na ogba a Zebra esonyeghi ha. Oburu na oga
aga njem a oga enwe nnukwu erimeri nke ga ebu ya, ohughi ihe umu anumanu jiri
nwe masi banyere mkpuchi na mpi. Umu anumanu ndi 10
10 Page 11 12
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
11
ozo kporo ya ka osoro ha, osi ha gawa na ya na abia mgbe orichara nri ututu.
Okpu erimeri juru ya onu wee kwue okwu a mere iwe jiri wee umu anumanu ha gaawa
echeghi ya. Mgbe otutu awa gaa-chara bu
mgbe Zebra huru na ya erijueala afo. Ojiri nwayo so wee umu anumanu n'usoro
aghiri ha tooro mgbe Zebra na eru ogba ufodi umu anumanu amalitela iloghichi
azu n'elu ala, ma Zebra nwere ihe itu n'anya ihu udidi ha
Enyi ala nwere nnukwu mkpuchi dooro edoo ha. na ezi odu abuo Odum nwetere ezi
mirimiri mkpuchi ha na aji olu oji di ogologo. Sable nwetere mkpuchi owu aji
oji ha na mpi roro aro.
Na otu na otu Zebra gaafeere umu anumanu ndia na mma ha na ikpe azu ka obanya
ogbaa, ozutere Rhi-noceros. Rhino were mkpuchi kariri ya ahu ka ohuru ya, ozo
kwa bu na owere mpi abuo na aghaghi otu
kwunye n'imi ya. Nchikota ihe nile bu na Rhino joro njo ma odi ya mma. Mgbe
Zebra banyere ogba, nani mkpuchi onwetara b nke di ocha na oji ma ohughi mpi
obula. N'ihi oke ogologo njem a agu malitere guwa
Zebra, owere oso wee lee mkpuchi nke ohuru ka agu no na agu si ya ike owere
mkpuchi a puta na echeghi maka mpi ma otu. Na elu ala umu anu nile na ekiri
onwe ha enyerita onwe ha ekeele. Mgbe Zebra bogotara
na elu ala, oleeghara umu anu ndi ozo anya malite iri nri ya otu mgbe. Umu anumanu
ndi ozo huru mkpuchi
ocha na nke oji ya ma ha kwara ya emu na ochi.
Leenu oke afo orinri Zebra na mkpuchi ocha na oji ya na enweghi mpi nkea bu
emu Duiler kwuputara. Otu mgbe umu anu ndi ozo malitere ibu abu. Zebra achoghi
ima. Kedu uru mpi bara mgbe m enwere umu
ahihia ndu buru ibu m ga eri mgbe m choro. Wee rue kwa ubochi taa Zebra achoghi
mpi obula kama ona
eburu onwe ya ibu na ama abuba n'udidi mkpuchi ocha na nke oji ya. When Hippo
Was Hairy
Ogwumagana, Ona Egbu Onwe Ya N'imu Nwa? Nkeji Abuo Na Tinkom Iri Na Otu
Enwere akuko ifo na East Afrika na ekwu na Ogwumagana choro imu nwa, origoro
n'elu osisi, si na elu
ebe ahu daa gbawa iji musia umu. Ma akuko ifo a abughi ezi okwu ma ifo a gbara
ebe nile. Kedu ihe akuko ifo a jiri malite na mbu? Ositere na ihe aghom? Onwere
ike onwere, onye huru nne Ogwumagana ka o
daara otu mgbe n'elu osisi gbapue ma musia umu. Kedu otu Ogwumagana si amu nwa?
Ufodi
Ogwumagana na amu nwa na osisi. Ufodu ha na eyi akwa n'ime ala ebe owu -oku
na igirigi nke udu mmiri na enyere ha aka imu nwa.
Otutu na tu ujoo Ogwumagana ma gbue ha. Nkea nwere ike ibu na Ogwumagana na
eme umu ihe di iche iche. Ha nwere ike itughari agwugwa ebe obula ha no. Ha
nwe kwara ike itughari mkpuru anya aha abuo
otu mgbe ha na kwa eje ije nwayo n'udi buru umu ihe ndia na atu ndi mmadu ujoo.
Mana ha na eche-kwa ya n'aka onye iro ma nye kwa akaikutara ha erimeri. Ogwumagana
nwere itu agwa di iche iche. Ha nwere
ike imee itughari ahihia ndu, nke ododo, nke oji, nke obara obara, na nke uhie.
Ha nwe kwara ike ime ka agwugwa di ime ma obu di mfe nwe kwa ike igbu agwa akara
ocha nyere gburu-gburu ebe onwetere onwe
ya. N'ihi otutu umu agwa ndi mmadu chere na ha bu bu nsi mana ha adighi otua
ma otu.
Ogwumagana enweghi nsogbu ebe ndi mmadu no nke ona emeru ndi mmadu ahu, dika
otu ndi mmadu siri chee, igaghi anwu ma obu tuo agwugwa ma otua gi. Anu a na
enyere anyi aka iri umu ukpara n'umu ahuhu
ndi nke na erichapu ihe akuko ubi. Nkea bu nnukwu mkpa merenu aga eji hapu ha
ka ha biri. Chongololo 11
11 Page 12 13
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
12
Kedu Ihe Ochicha Jiri Di Ndu Ebe Ha Iri Tinkom Ise Na Asato
Anaghi Enye Aka N'uzo Obula? Nkea bu ezi ajuju ma osisa ya bu ihe obula
nwere oru o na oru n'usoro chi ekere uwa. Ochicha na ijiji so
kwa n'usoro chi ekere uwa ikpofu ihe. Ha na eri umu ihe nwuru anwu. Ijiji
na umu ifuru osisi ma nyefee n'uzo isi osisi ozo. Otutu umu ahuhu nwere ebe
obibi ohuru ha na mmadu bi. Ochicha na umu ijiji na eri
erimeri ndi mmadu tufuru. Ma mgbe ufodi ha na ebuwe oria ebufee na nri mmadu
na eri. Umu nje oria a
nwere ka anyi daa na utee oria n'ihi nkea, anyi kwesiri ikpuchi erimeri anyi
mgbe nile. Anyi ga edoobe gburu-gburu ebe anyi ocha mgbe nile. Oburu na anyi
eme nkea ijiji na ochicha agaghi enye anyi nsogbu ozo
Chongololo
Onu-ogu Mmepe Iri Tinkom Ato Mba South Africa nwere otutu umu aku,
aku ime ala na ume oku karia South East Asia. Ebe mba South
East ka nwe he bu na onu ogugu mmadu. Ugbu a mba South Afrika putara ihe ha
amaliteela ichu nta oha na eze bu akpa uche igbo mkpaa ha. Okwere ghota na ha
ga emejuputa nkea n'ime afo 21st Century, mgbe
ahu anyi ga na ekwu okwu Odum nke South Afrika itu aka ha na Agu Asia. Christon
Tembo, Vice President Of Zambia/ The Courier.
Umu Ebi-ogwu Nkeji Ise, Iri Tinkom Ano Na Ato
Ebi-Ogwu huru umu ya n'anya nke ukwu, wee rue otu uhuruchi oloobatara choo
umu ya ohughi, ike gwuru ya mgbe ono na nchekasi, oturu nza imata ihe merenu.
Umu ukwu nke ohuru bu ukwu Goya oke nwa
Ologbo. Onye oshi! iwe were Ebi-Ogwu nke ukwuu. Agam ejide ya owee kee nkwucha
n'uzo osisi toro ogologo wee noro. Onara nti inu akwa ube nwa ya n'elu ngalaba
osisi ono na okpuru ya. Otu mgbe, otu
agadi nwoke biara ebe ono. Ohuru na obi adighi Ebi Ogwu mma, wee juo ya ihe
merenu? Oke Ologbo
zuru umu m wee zoo ha na elu osisi, bu osisa Ebi-Ogwu.
Enyela nsogbu agadi nwoke gwara Ebi Ogwu, na agam eweturu umu gi. Ogbuturu
osisi a ebe Ebi Ogwu gbajeere ichoo umu ya, ma oke Ologbo gbara oso agadi nwoke
wee chuwa ya. N'ikpe ahihia ka Oke
Ologbo na Oke-Bekee zooro n'ime ahihia ndia. Agadi nwoke a ahughi ya wee gbara
gba fee, na eche na o
na achu Oke Ologbo. Odi oke osiso Oke Bekee juru Oke Ologbo. kedu ihe obu? Agadi
nwoke a na chum oso maka na m zuru umu Ebi-Ogwu bu nkowa okwu Okee Ologbo. Echela
uche Oke Ologbo n'ihi
na ibu enyi, agam enyere gi aka. N'ututu ya Oke Bekee choogara Ebi-Ogwu, mgbe
onwetere ya omalite ikpasara ububo Ekeele Nhunsgu, anurum na ezuru umu gi na
oshi uyaahu. Ihe ichoro ugbua bu ebe iga
eche kwa umu gi. Enwere ebe zooro ezo iga edoobe ha, onweghi onye ga ahu ha
ma ichoo?
Ebi-Ogwu nwere obi oma nke ukwuu ma keele Oke Bekee maka enyem aka ya site na
idoobe umu ya ebe ahu zooro ezo mgbe opuru na otu uzo, ma Oke Bekee puru n'uzo
nke ozo .Onuru mgbe Oke Bekee
bekuru ka Oke Ologbo bia osiso. Mgbe Ebi-Ogwu choputara aghugho a, ogbagha-chiri
azu osiso n'ime onu nzunzoo tupu Oke Ologbo erute ma nochie onu uzo. Otu mgbe
Oke Ologbo huru nkea, ya ahapu Ebi-Ogwu
na ahu udo. N'iwe ebe Oke Bekee no, imeegwara, EbiOgwu jee kwuru Odum Khala.
Okowara Odum umu ihe nile, wee rio Odum igosi Oke Bekee ihe oku ji nti oke eme.
Odum nwere obi utoo iboobo
n'umu onuma onwere Oke Bekee, wee kwe nkwa imejuputa mgbata oso enyem aka. Mgbe
Odum na Oke Bekee huru ihu na ihu, obaa mba n'udi agwa eji mara ya, kedu ihem
na nu gbasatara gi n'umu Ebi Ogwu?
Obu ezi okwu na ebube Odum di egwu ma ujoo atughi Oke Bekee ma otu. Oji nwayo,
nwayo kpuo azu na nkowa okwu ya. I na asiri m asi ana m eche-kwa umu Ebi-Ogwu
site na izoo ha na ebe mmadu agaghi
enweta ha. Bia ka m gosi gi ebe zooro ha Odum!. Otu mgbe otughariri azu wee
gba-kpue ime ohia na oke olu Odum chuwara ya ma Oke Bekee gba-kpuru n'ime onu
izoo onwe ya. 12
12 Page 13
Vol II No. 15 March 2000 (Igbo) CHANGE Radio
13
Dika otu ihe siri kwuru egbe elu igwe gbara ebe Odum enweghi mmasi mmiri ima
ya. Oweeputara umu aji afu-onu ya wee mechie onu a wee ga zeere mmiri n'ime
ohia. Mgbe Oke Bekee huru aji ndia ochere na
Odum ka no na eche nche, owee noro n'ime onu mmiri ozuzo amalite wee ide gafere
onu bupuru umu aji onu Odum a otu mgbe. Mgbe Oke Bekee huru aji a bia kwubia
kwutere ya n'onu Oke Bekee tiri mkpu na
oke olu ka agbatara ya oso enyem aka, chere na Odum na abia -kwute ya. Otu aji
Odum meeturu aka Oke Bekee, owee leeru ya anya nke oma ma ochi toro ya. Nkea
bu aji nna, nna anyi ha ujoo adighim. Oke
Bekee tufuru aji a wee riputa n'onu weere oso gbala ulo ya. Shangani Folktales
Agbooho Mere Ka Nro Ya Puta Ihe Nkeji Ato, Iri Ano Na Ise (Akuko
a bu ihe mere eme ebe Sarah Kellet no ma meriri ihe aghom, ituru ugo mbu n'uche
umu aka ya)
N'ime afo 1985 onwa May, Sarah Doherty Kellet riri elu ugwu Mckinley nke
di na Alaska U. A. S Nkea abughi oru akuko ifo onye choro imata ogo ugwu a dikwa
na njikere. Mgbe Sarah bu umu aka echiche ya
bu ibu onye ogba oso. Onyere onwe ya ozuzu na igwu mmiri na igba inyinya igwe
ma nwe mmasi na ebe umu ugwu no. Na igba-afo iri na ato ya nke ime afo 1973,
ihe aghom gbara-onwere ihe aghom nke ugbo
ala bu nke gaara iwe isi. Ndi dibia bekee leere ya na mbu ekweteghi na o ga
di kwa ndu ozo, Sarah gbara mbo inweta ndu ya. Sarah maliteghariri iwe ozuzu
na ama egwuregwu, na otu afo olaghachiri azu na
asoroma mpi egwuregwu ndia, oturu ugo mmeri n'umu egwuregwu nke ndi ahu na ezughi
oke. Msa odighi mba n'ime mmasi n'ihe gbasatara iri umu ugwu.
Dika nwata nwere ako n'uche, omalitere na ugwu ndi nke di obere ma di kwara
ya mfe iri nu, iji wee zuo onwe ya dika onye ori-ugwu. Ka igba mbo ya no na
abawa-nye n'usoro ako n'uche ya imejuputa mbu na
uche ya. Echiche ya no na ugwu Mckinley bu ugwu kachasi di elu na North Amerika,
Ogo ya di nari puku isii, iri itolu na ise meters ma juo oyi dika North Pole.
Ohere ya iri ugwu Mckinley biara n'ime afo 1985
mgbe akporo ya isonye na otu mmadu ano ndi ozo bu akuru ngwa itulee njem a,
Akporo ya maka obi si ike na agbam ume ya. Onwere akuru ngwa buru iche maka
onodi ya maka iritu ma obu itutu onwe ya ma
nwe kwa obi sie ike bu okwu agbam ume ya. Na iri mkpuru abali abuo na itolu
nke onwa April ime afo 1985, akpa uche iri elu malitere. Onwunwa mbu ya bu iri
mmiri jubigara oyi oke wee fuo afu mgbidi ya di
nari puku ano na itolu meters. Obughi oru nyere ndi nke ahu zuru oke okpodoro
isi n'ala nke ukwu nyere onyeji igwe akwa ukwu. Mana Sarah so ndia wee ria elu
ugwua. Otu mmepere obere onu ulo di nari puku
ise iri ano na ato meters wee noro ebe ahu abali ato mgbe oke ikuku kpoturu.
Na mkpuru abali iri na itolu nke onwa May urukpu gbasara ha imalite kwa njem
ha. Ha na Sarah noghidere na eme ihe nile ndi otu a na eme. Na awa iri na abuo
n' Alaskam naotu ntobi anya ha ruru isi mmiri Sarah
mejuputara ebum n'uche ya ma turu ugo onye riri ugwu n'usoro akuko ukputoro
okpu. Dika Sarah, ndu agadi adighi mfe ma otu Anyi kwesiri ukpebi ina enwe omiko
maka onwe anyi mana achokwa uzo nke di
mfe rie-kwa obere uru, ma okwanu chere na itu ezi amuma maka odi n'ihu. Onwere
ike ihe adighi agaziri anyi etu aturu anya dika nwantorobia na gba mbo ihe igaziri
mana nke a bu ezi okwu umu ohere di mma
na-abiara anyi n'uzo ihe isi ike n'usoro ya. 13
© 2002 Communicating for Change. All Rights Reserved
Developed by George Mbuagbaw